2 Kings 18:26
“Mgbe ahụ, Eliakịm nwa Hilkaya, Shebna na Joa sịrị ọchịagha ahụ, “Biko, gwa ndị ohu gị okwu nʼasụsụ Aramaik, ebe ọ bụ na anyị na-aghọta ya. Agwala anyị okwu nʼasụsụ Hibru, ebe ndị nọ nʼelu mgbidi ga-anụ.””
2 Kings 18:26 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 26 of 37 in 2 Kings chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼafọ nke atọ nke ọchịchị nwa eze ka nwa eze malitere ọchịchị nke ya. Ọ gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ị bụ eze. Ọ chịrị iri afọ abụọ na itoolu na . Aha nne ya bụ , ada . O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị, dịka nna nna ya . O wepụrụ ebe niile dị elu, kurisie ogidi nsọ niile, gbutukwa ogidi niile. O tipịakwara agwọ bronz ahụ mere, nʼihi na ruo nʼoge ahụ, ụmụ na-esure aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye ya. (A kpọrọ ya .) Hezekaya tụkwasịrị anyị, Chineke obi ya. Nʼezie, o nwekwaghị onye ọzọ dị ka ya nʼetiti ndị eze niile, ndị bu ya ụzọ chịa, na ndị so ya. Ọ gbasoro anyị nʼụzọ niile. O sitekwaghị nʼụzọ anyị wezuga onwe ya. O debere ihe niile anyị nyere nʼiwu. Onyenwe anyị nọnyeere ya nʼebe ọbụla ọ gara, ihe niile o mere gaara ya nke ọma. O nupuru isi jụ ịnọkwa nʼokpuru eze ndị Asịrịa, o fekwaghị ya ofufe. O tigburu ndị nʼala ha niile ruo na , na obodo dị ya gburugburu. Ọ lara obodo ahụ niile nʼiyi, obodo ukwu niile e wusiri ike na obodo nta niile a na-ewusighị ike. Nʼafọ nke anọ nke ọchịchị , nke bụkwa afọ nke asaa nke ọchịchị nwa , bụ eze , Shalmanesa, eze Asịrịa gbagoro imegide , nọchibido ya gburugburu. Mgbe afọ atọ gasịrị, nʼafọ nke isii nke ọchịchị , na afọ nke itoolu nke ọchịchị , bụ eze , ndị agha Asịrịa dọtara nʼagha. Ọ bụ nʼoge ahụ ka eze Asịrịa bupụrụ ndị niile bulaa ha Asịrịa nʼime obodo , na nʼakụkụ iyi ukwu , na nʼobodo ndị . Nke a mere nʼihi na ha jụrụ ige ntị nʼolu anyị bụ ha, jụkwa ime ihe ọ chọrọ ka ha mee. Ha edebeghị ọgbụgba ndụ ya na iwu niile onyeozi anyị nyere ha. Ha jụrụ ige ntị nʼiwu ndị a, maọbụ debe ha. Nʼafọ nke iri na anọ nke ọchịchị eze , Senakerib bụ eze Asịrịa, busoro obodo niile e wusiri ike agha, merikwaa ha. Mgbe ahụ, Hezekaya chọrọ ụzọ ọ ga-esi mee udo, zie ozi zigara eze Asịrịa nʼobodo sị ya, “Emehiela m, biko, site nʼala m pụọ. Aga m akwụ gị ihe ọbụla ị chọrọ nʼaka m.” Asịrịa sitere nʼaka eze nara narị talenti ọlaọcha atọ, na iri talenti ọlaedo atọ. Hezekaya chịịrị ọlaọcha niile ọ chọtara nʼụlọnsọ ukwu anyị, na akụ niile dị nʼụlọeze, nye ya eze Asịrịa. Nʼoge ahụ, Hezekaya bụ eze , nyakapụtachara ọlaedo niile o ji techie ibo na ibo ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu anyị, chịrị ihe ndị a niile nye eze Asịrịa. Eze Asịrịa sitere na zipụ ọchịagha onye ọkwa ya kasị ukwuu, onyeisi ndị na-eje ozi na ọchịagha ya na usuu ndị agha ka ha jekwuru na . Ndị agha a bịaruru kwụsị nʼakụkụ olulu warawara e gwuru ebe Ọdọ mmiri dị elu si nʼasọfe, nʼụzọ e si aga obosara ala ndị na-asụ akwa. Mgbe ha kpọrọ eze oku ka ọ bịa, Eliakịm nwa , onye nlekọta ụlọeze, na , ode akwụkwọ eze, na nwa , onye ndekọ akụkọ ihe mere, pụrụ jekwuru ha. Ọchịagha ahụ sịrị ha, “Gwanụ : “ ‘Otu a ka eze ukwu ahụ, bụ eze Asịrịa na-ekwu, Ọ bụ na gịnị ka ntụkwasị obi gị dabere? Ị na-ekwu na i nwere ndụmọdụ na ike ibu agha, maọbụ naanị egbe ọnụ ka ị na-agba. Ọ bụ onye ka ị na-atụkwasị obi mere i ji enupu isi nʼokpuru m? Lee, amatara m na ị na-atụkwasị obi nʼ, mkpanaka achara ahụ gbajiri agbaji, nke na-adụwa aka onye ọbụla na-adabere na ya. Otu a ka , eze dị nye ndị niile na-atụkwasị ya obi. Ma ọ bụrụ na unu asị m, “Anyị na-atụkwasị anyị bụ anyị obi.” Ọ bụghị ya ka wezugara ebe ya niile dị elu na ebe ịchụ aja ya niile, na-asị na , “Unu aghaghị ịkpọ isiala nʼebe ịchụ aja dị nʼime ?” “ ‘Ma ugbu a, bịa kwee nna m ukwu, bụ eze Asịrịa nkwa. Aga m enye gị puku ịnyịnya abụọ ma ọ bụrụ na i nwere ike ịchọta ndị ga-agba ha. Ị ga-esi aṅaa jụ otu onyeisi nke dịkarịsịrị nta nʼime ndịisi ọrụ onyenwe m, na-agbanyeghịkwa na i na-atụkwasị obi nʼ maka inweta ụgbọ agha na ndị na-agba ịnyịnya? Tinyere nke a, abịara m ibuso ala a agha na ibibi ya ma enweghị okwu sitere na bịa? Ọ bụ anyị ya onwe ya gwara m ka m bilie megide obodo a, lakwaa ya nʼiyi.’ ” Mgbe ahụ, Eliakịm nwa , Shebna na sịrị ọchịagha ahụ, “Biko, gwa ndị ohu gị okwu nʼasụsụ , ebe ọ bụ na anyị na-aghọta ya. Agwala anyị okwu nʼasụsụ , ebe ndị nọ nʼelu mgbidi ga-anụ.” Ma ọchịagha ahụ zaghachiri, “Ọ bụ nʼihi naanị nna unu ukwu na nye unu onwe unu ka nna m ukwu ji zite m, ka m kwuo ihe ndị a? Ọ bụghị nʼihi ndị mmadụ ahụ na-anọdụ nʼelu mgbidi, ndị, dịka unu, ha ga-eso rie nsị ha nyụrụ, ṅụọkwa mamịrị ha nyụrụ?” Mgbe ahụ, ọchịagha ahụ guzoro were oke olu kwuo nʼasụsụ , sị, “Nụrụnụ okwu eze ukwu ahụ, bụ eze Asịrịa. Nke a bụ ihe eze sịrị, unu ekwela ka duhie unu. Ọ pụghị ịzọpụta unu site nʼaka m. Unu ekwela ka mee ka unu tụkwasị anyị obi. Mgbe ọ na-asị, ‘Nʼezie, Onyenwe anyị aghaghị ịnapụta anyị, a gaghị enyefe obodo a nʼaka eze Asịrịa.’ “Unu aṅakwala ntị. Ihe a ka eze Asịrịa kwuru: Pụkwutenụ m, bịanụ ka mụ na unu mee udo. Mgbe ahụ, onye ọbụla nʼime unu ga-eri mkpụrụ si nʼubi vaịnị ya na nke si nʼosisi fiig ya, ṅụọkwa mmiri nke si nʼihe icheta mmiri ya: ruo mgbe m ga-abịa duru unu gaa nʼala dịka nke unu, bụ ala mkpụrụ ọka na nke mmanya ọhụrụ, ala achịcha na ubi vaịnị, ala mmanụ aṅụ na osisi oliv jupụtara nʼime ya. Họrọnụ ndụ ka unu ghara ịnwụ. “Unu egela ntị, nʼihi na ọ bụ nrafu ka ọ na-arafu unu mgbe ọ na-asị, ‘Onyenwe anyị ga-anapụta anyị.’ O nwere chi mba ọbụla nke napụtara ha site nʼaka eze Asịrịa? Olee ebe ka chi ndị na nọ? Olee ebe ka chi ndị , Hena na nọkwa? Ha anapụtala site nʼaka m? Olee chi nʼime chi mba ndị a niile bụ nke zọpụtarala ala ya site nʼaka m? Unu si aṅaa chee na anyị pụrụ ịzọpụta site nʼaka m?” Ma ndị ahụ niile gbara nkịtị, ha ekwughị ihe ọbụla, nʼihi na eze nyere ha iwu sị, “Unu azaghachila ya.” Mgbe ahụ, Eliakịm nwa , onye na-elekọta ụlọeze, na ode akwụkwọ eze, na nwa ode akwụkwọ, ha yi uwe ha dọwara adọwa, bịakwute gwa ya ihe niile onyeisi agha ahụ kwuru.
Every verse in 2 Kings 18
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.