2 Kings 22:11
“Mgbe eze nụrụ okwu niile dị nʼime Akwụkwọ Iwu ahụ, ọ dọwara uwe ya.”
2 Kings 22:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 20 in 2 Kings chapter 22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 22 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Afọ asatọ ka gbara mgbe ọ malitere ịbụ eze . Iri afọ atọ na otu ka ọ chịrị na . Aha nne ya bụ , nwa onye . O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị, gbasookwa ụzọ niile nke nna nna ya kpamkpam, o sighị nʼụzọ a wezuga onwe ya gaa nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe. Nʼafọ nke iri na asatọ nke ọchịchị ya, eze , zigara ode akwụkwọ bụ nwa , onye bụkwa nwa nwa , ka ọ gaa nʼụlọnsọ anyị. Ọ sịrị ya, “Gakwuru onyeisi nchụaja, sị ya, gụkọta ego nke e webatara nʼụlọnsọ ukwu anyị, bụ nke ndị na-eche ọnụ ụzọ nakọtara site nʼaka ndị mmadụ. Gwa ha ka ha nyefee ya nʼaka ndị ikom ahọpụtara maka ilekọta ọrụ nʼụlọnsọ ahụ. Ka ndị ikom a kwụọ ndị ọrụ na-arụzi ụlọnsọ anyị ụgwọ ọrụ, ya bụ, inye ya ndị ọkpọ ǹtu, ndị na-ewu ụlọ, na ndị na-edo nkume ụlọ. Ha jirikwa ego ahụ zụta osisi na nkume a wara awa, maka i ji dozie ụlọnsọ ahụ. Ọ dịghị mkpa ka ha gụzie otu ha si mefuo ego nke e nyefere ha nʼaka, nʼihi na ọrụ ha egosila na ha kwesiri ntụkwasị obi.” Hilkaya onyeisi nchụaja, sịrị ode akwụkwọ, “Achọtala m ụkwọ nʼime ụlọnsọ anyị.” O nyere ya , onye nke gụkwara ya. Mgbe ahụ, Shefan, bụ ode akwụkwọ, bịakwutere eze, gwa ya sị, “Ndị ozi gị enyefela ego niile nke dị nʼụlọnsọ anyị nʼaka ndị ọrụ na nʼaka ndị nlekọta nọ nʼụlọnsọ anyị.” Mgbe ahụ, Shefan bụ ode akwụkwọ, gwara eze sị, “O nwere akwụkwọ , onye nchụaja nyere m.” gụpụtara ihe dị nʼakwụkwọ a nʼihu eze. Mgbe eze nụrụ okwu niile dị nʼime ụkwọ ahụ, ọ dọwara uwe ya. O nyere bụ onyeisi nchụaja, Ahikam nwa , Akboa nwa , Shefan ode akwụkwọ na , bụ onye ọrụ eze, iwu, sị ha, “Gaanụ jụta anyị ase, nʼisi m na nʼisi ndị m, na niile, banyere ihe niile e dere nʼakwụkwọ a nke a chọtara. Nʼihi na ọnụma anyị dị ukwuu bụ nke na-ere ọkụ megide anyị, nʼihi na ndị bu anyị ụzọ erubeghị isi nʼokwu nke akwụkwọ iwu a, ha agbasoghị ihe niile e dere nʼime ya banyere anyị.” Hilkaya onye nchụaja, Ahikam, Akboa, Shefan na , jekwuuru , bụ onye amụma nwanyị. Onye bụ nwunye , nwa , nwa , ọ bụ onye na-elekọta uwe. Hulda na-ebi na mpaghara e wuru ọhụrụ. Ọ sịrị ha, “Otu a ka anyị bụ nke kwuru: Gwanụ nwoke ahụ ziri unu ka unu bịakwutem, sị, ‘Otu a ka anyị na-ekwu: Ana m aga iweta mbibi ga-adakwasị ebe a na ndị niile bi nʼime ya, dịka ihe niile e dere nʼime akwụkwọ nke eze gụrụ, si dị. Nʼihi na ha ajụla m, gbakụta m azụ, chụọ aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye chi ndị ọzọ, kpasuo m iwe site na arụsị niile nke aka ha mepụtara. Iwe m ga-adị ọkụ megide ebe a, ọ gaghị akwụsịkwa.’ Gwanụ eze , onye ahụ zitere unu ịjụta ase site nʼọnụ anyị sị ya, ‘Ihe ndị a ka anyị, Chineke na-ekwu banyere okwu ndị ahụ ị nụrụ. Nʼihi na o wutere gị nʼobi, na i wedakwara onwe gị nʼala nʼihu , mgbe ị nụrụ ihe m kwuru megide ebe a na ndị bi nʼime ya, na ha ga-abụ ihe a bụrụ ọnụ, na ihe tọgbọrọ nʼefu, nʼihi na i dọwara uwe gị, bekwaa akwa nʼihu m, mụ onwe m anụkwala, otu a ka anyị kwupụtara. Ya mere, aga m achịkọta gị nye nna nna gị ha, a ga- gị nʼudo. Anya gị agaghị ahụ mbibi nke m ga-eme ka ọ bịakwasị ebe a.’ ” Ha laghachiri inye eze ọsịsa ya.
Every verse in 2 Kings 22
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.