2 Kings 23:25

“Ọ dịghị eze ọzọ nʼime ndị niile buru ya ụzọ chịa nke dịka Josaya, onye chigharịkwutere Onyenwe anyị. Onye ji obi ya niile, na mmụọ ya niile na ike ya niile debe iwu niile e nyere Mosis. Ọ dịkwaghị eze ọzọ dịka ya, onye biliri mgbe ọ nwụsịrị.”

2 Kings 23:25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 25 of 37 in 2 Kings chapter 23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 23 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, eze zigara ozi kpọkọta ndị okenye na . Ọ gara nʼụlọnsọ ukwu anyị, ya na ndị ikom niile, ndị niile bi na , na ndị nchụaja, na ndị amụma niile, na ndị mmadụ niile, site nʼonye nta ruo na onye ukwu. Ọ gụpụtara na ntị onye ọbụla okwu niile si nʼakwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ, bụ nke achọtara nʼime ụlọnsọ anyị. Eze guzoro nʼakụkụ ogidi, kwee nkwa nʼihu anyị, ịgbaso anyị, na iji obi ya niile, na mkpụrụobi ya niile, debe ihe niile o nyere nʼiwu, nʼihe ama ya niile na ụkpụrụ ya niile. O si otu a mee ka okwu niile nke ọgbụgba ndụ ahụ e dere nʼakwụkwọ guzosie ike. Mgbe ahụ, ndị mmadụ niile kwekwara nkwa idebe ọgbụgba ndụ ahụ. Eze nyere onyeisi nchụaja na ndị nchụaja na-esote nʼọkwa, na ndị na-eche ọnụ ụzọ mbata, iwu ka ha site nʼụlọnsọ anyị kwapụtasịa ngwongwo niile e mere nye , na , na usuu ihe niile nke mbara eluigwe. O sunyere ha niile ọkụ nʼazụ , nʼọhịa dị na ọn, buru ntụ ha bulaa . Ọ chụdara ndị nchụaja arụsị ndị ahụ niile, bụ ndị eze họpụtara isure ihe na-esi isi ụtọ nʼelu ebe dị elu nke obodo nakwa ebe dị ọkụ. Nʼihi na ndị nchụaja ndị a achụọla aja, surekwaa ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼebe ịchụ aja dị nʼelu ugwu niile dị nʼobodo dị iche iche na , nakwa ndị dị gburugburu . Ha bụ ndị surere ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye , na anyanwụ, ọnwa na kpakpando, nyekwa usuu niile nke mbara eluigwe. O sikwa nʼụlọnsọ anyị bupụ ogidi chi , wezuga ya nʼazụ , na ọn. Ebe ahụ ka ọ nọ suo ya ọkụ, supịa ya ka ọ ghọọ ntụ, fesaa ya nʼebe a na- ndị mmadụ efu. Ọ kwadakwara ụlọ obibi ụmụ ndị ikom na-agba akwụna dị nọ nʼụlọnsọ anyị. Nʼebe ndị inyom na-anọ na-akpara akwa. O mere ka ndị nchụaja niile site nʼobodo niile bịa, o merụkwara ebe ịchụ aja niile nke dị elu, site na ruo Bịasheba, ebe ndị nchụaja ndị a nọrọ suree ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ. Ọ kwatụrụ ọnụ ụzọ ama nke dị nʼebe ọnụ ụzọ ama , onye bụ gọvanọ obodo, nke dị nʼakụkụ aka ekpe nke ọnụ ụzọ ama obodo. Ma e kweghị ka ndị nchụaja ahụ jee ozi nʼụlọnsọ anyị dị na , ma o nyere ha ike iso ndị nchụaja ndị ọzọ rie achịcha a na-ejighị ihe na-eko achịcha mee. Josaya merụrụ , laa ya nʼiyi. Tofet bụ ebe ịchụ aja dị na nke . O mere nke a igbochi mmadụ ọbụla iji nwa ya nwoke, maọbụ nwa ya nwanyị chụọrọ chi aja nsure ọkụ. O sitere nʼọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu anyị wepụ ịnyịnya ndị ahụ ndị eze doro nsọ nye anyanwụ. Ịnyịnya ndị a dị nʼogige ụlọnsọ anyị nʼebe dị nso nʼụlọ onyeozi aha ya bụ -. Josaya kpọrọ ụgbọ agha ndị a niile e doro nsọ nye anyanwụ ọkụ. Josaya kwadara ebe ịchụ aja niile nke ndị eze wukwasịrị nʼelu ụlọeze, nʼelu elu ụlọ . Ọ kwadakwara ebe ịchụ aja niile nke wuru nʼime ogige abụọ nke ụlọnsọ ukwu anyị, kporo ha kpofuo nʼime ọn. Eze merụkwara ebe ịchụ aja niile dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ obodo nʼakụkụ ndịda nke , nke ọn eze wuru nye chi ọret, ihe arụ ndị Saịdọn, na chi , ihe arụ ndị , na chi , ihe arụ ụmụ Amọn. Josaya kwadakwara ogidi nkume niile, gbutuo ihe arụsị niile, werekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ wụsa nʼelu ala ahụ niile. Josaya kwadakwara ogidi niile dị na , nke nwa wuru mgbe o dubara ndị na mmehie. Ọ kwadara ebe ịchụ aja dị nʼebe ahụ, kụjisie nkume e doro nʼebe ahụ, gwerie ha dịka ntụ. Ọ kpọkwara arụsị ọkụ. Josaya legharịkwara anya gburugburu hụ ọtụtụ ili dị nʼelu ugwu. O ziri ndị ohu ya ka ha gaa chịpụtasịa ọkpụkpụ dị nʼili ahụ niile, kpọọ ha ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja imerụ ya, dịka okwu anyị si dị, nke onye nke kwupụtara mgbe o buru amụma banyere ihe ndị a. Josaya jụrụ ndị guzo nʼebe ahụ ajụjụ sị, “Ọ bụ ili onye bụ nke a?” Ndị ikom obodo ahụ zara sị, “Ọ bụ ili onye nke ahụ si bịa buo amụma megide ebe ịchụ aja . O buru amụma na ihe ndị a ị na-eme ebe ịchụ aja a ga-emezu.” Mgbe ahụ, Josaya zara sị ha, “Hapụnụ ya ka o guzoro onwe ya. Ka nwoke ọbụla gharakwa ịchịpụta ọkpụkpụ ya.” Ha hapụrụ ọkpụkpụ ya, hapụkwa ọkpụkpụ onye amụma ahụ si bịa. Dịka o mere na , otu a ka wepụrụ ma merụkwaa ebe ịchụ aja niile dị nʼebe niile dị elu nke ndị eze wuru nʼobodo niile nke , bụ ebe ịchụ aja kpasuru anyị iwe. O gburu ndị nchụaja chi ndị a niile nʼelu ebe ịchụ aja ha, suo ọkpụkpụ ha ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja ha. Mgbe o mesịrị ihe ndị a, ọ laghachiri na . Eze nyere ndị niile iwu sị ha, “Meerenụ anyị unu , dịka e dere ya nʼakwụkwọ ọgbụgba ndụ a.” O nwebeghị mgbe e mere ụdị dịka nke a nʼoge ọbụla, site nʼụbọchị ndị ikpe bụ ndị duru maọbụ nʼụbọchị ndị eze na eze niile chịrị , ọ dịghị nke yiri a. Ma ọ bụ nʼafọ nke iri na asatọ nke ọchịchị eze , nʼime ka a nọ mee a nye anyị. Ọzọkwa, Josaya gara nʼihu kpochapụ ndị niile na-ajụta mmụọ ọjọọ ase, na ndị dibịa afa, na arụsị ezinaụlọ dị iche iche, na arụsị a pịrị apị, na ihe arụ niile nke a hụrụ nʼime na niile. O mere nke a ka e mezuo ihe niile e dere nʼime akwụkwọ ahụ onye nchụaja chọtara nʼụlọ anyị. Ọ dịghị eze ọzọ nʼime ndị niile buru ya ụzọ chịa nke dịka , onye chigharịkwutere anyị. Onye ji obi ya niile, na mmụọ ya niile na ike ya niile debe iwu niile e nyere . Ọ dịkwaghị eze ọzọ dịka ya, onye biliri mgbe ọ nwụsịrị. Ma ihe ndị a emeghị ka iwe ọkụ anyị na-ewe megide dajụọ, bụ iwe a kpasuru ya nʼihi ihe ọjọọ niile nke mere. Ya mere, Onyenwe anyị sịrị, “Aga m ekpochapụ niile site nʼihu m, dịka m si kpochapụ niile. Aga m ajụkwa obodo ahụ m họpụtara, bụ , jụkwa ụlọnsọ ukwu a nke m kwuru banyere ya sị, ‘Nʼime ya ka m ga-adị.’ ” Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị na ihe niile o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? Nʼoge bụ eze, Fero , eze , gbagoro gaa nʼakụkụ osimiri inyere eze Asịrịa aka. Eze pụkwara izute ya nʼagha, ma zutere ya nʼagha, gbuo ya na . Ndị na-ejere ozi sị na buru ozu ya nʼime ụgbọ agha bulata ya na , lie ya nʼili nke aka ya. Ndị ala ahụ kpọọrọ nwa nwoke , tee ya mmanụ, mee ya eze nʼọnọdụ nna ya. Jehoahaz gbara iri afọ abụọ na atọ mgbe o bidoro ịchị, ma ọ chịrị na ọnwa atọ. Aha nne ya bụ , nwa onye . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị dịka ndị eze buru ya ụzọ. Ma keere ya agbụ na nʼala , ime ka ọ ghara ịchịkwa na . Neko kwagidere ndị ka ha tụọrọ ya ụtụ narị talenti ọlaọcha, na otu talenti ọlaedo. Fero mere ịm nwa nwoke , eze, nʼọnọdụ bụ nna ya. Ọ gụgharịrị aha ịm ka ọ bụrụ . Ma o duuru gaa , ebe ọ nọ nwụọ. kwụrụ ọlaọcha na ọlaedo ahụ ọ nara nʼaka ya. Ka o nwee ike mee nke a, o kere ụtụ nʼala ahụ, werekwa ike nara ndị ala ahụ ọlaọcha na ọlaedo, dịka mkpebi ha si dị banyere ihe onye ahụ ga-akwụ. gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị afọ iri na otu na . Aha nne ya bụ nwa , onye . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị, dịka ihe niile nna ya ha ndị bu ya ụzọ mere.

Every verse in 2 Kings 23

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00