2 Kings 24:16

“Eze Babilọn bupụkwara ndị ikom niile dị ike ma tozukwaa ibu agha, ndị ọnụọgụgụ ha dị puku asaa, tinyere otu puku ndị ọrụ aka, na ndị ọrụ ǹka, bulaa ha Babilọn.”

2 Kings 24:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 16 of 20 in 2 Kings chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge na-achị, Nebukadneza eze ọn ji ike bata nʼala ya, mee ka ghọọ ohu ya afọ atọ. Ma o mesịrị tụgharịa megide , nupukwa isi nʼokpuru ya. Onyenwe anyị zigara ndị na-apụnara mmadụ ihe site na ịa, , na ndị Amọn, ka ha ga bibie . Ọ bụ nʼusoro okwu anyị kpọsara site nʼọnụ ndị amụma ya. Nʼezie, ihe ndị a bịakwasịrị dịka anyị si nye ya nʼiwu, ka o si otu a kpochapụ ha site nʼihu ya nʼihi mmehie niile mere, na dịka ihe niile o mere si dị, tinyere ọbara ndị aka ha dị ọcha nke ọ wusiri. Nʼihi na o mere ka ọbara ndị aka ha dị ọcha jupụta na . Onyenwe anyị ekwekwaghị agbaghara ajọ omume dị otu a. Akụkọ ọzọ niile gbasara ọchịchị na ihe niile o mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe e mere nʼụbọchị ndụ ndị eze ? sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. Jehoiakin nwa ya ghọrọ eze ọhụrụ nʼọnọdụ ya. Ma eze esiteghị nʼala ya pụta ọzọ, nʼihi na eze ọn nọchiri oke ala ya niile, site na mmiri iyi ruo nʼoke . Jehoiakin gbara afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị naanị ọnwa atọ na . Aha nne ya bụ , nwa , onye . O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị, dịka nna ya ha mere. Nʼoge ọ bụ eze, ndịisi , eze ọn bịara, gbaa gburugburu ma nọchibido obodo ahụ nʼagha. Nebukadneza, eze ọn nʼonwe ya, bịara nʼobodo ahụ mgbe ndị agha ya gbara ya gburugburu. Jehoiakin, bụ eze , na nne ya na ndị ọrụ ya niile na ndịisi niile na ndịisi ozi ya niile were onwe ha nyefee nʼaka. Nʼafọ asatọ nke ọchịchị eze ọn ka ọ kpụụrụ dịka onye mkpọrọ. Ọ kwakọọrọ akụ niile dị nʼụlọnsọ ukwu anyị, na ndị nke dị nʼụlọeze, o gbukakwara ihe ọlaedo niile ọn eze tinyere nʼụlọnsọ ukwu anyị buru ha bulaa ọn, ihe a niile mere dịka anyị kwururịị. O bupụkwara puku ndị ikom iri site na bulaa ha ọn dịka ndị a dọtara nʼagha. Ndị so nʼime ndị a bụ ndịisi niile na ndị agha niile. O bupụkwara ndị na-akwa ǹka niile na ndị ọkpụ ụzụ. Naanị ndị na-enweghị ike, na ndị ogbenye ka ọ hapụrụ nʼala ahụ. Nebukadneza kpụụrụ ka ọ ga biri na ọn. O sikwa na kpọrọ nne eze, na ndị nwunye eze, ndị ozi ya, na ndị niile a ma ama nʼala ahụ gaa ọn. Eze ọn bupụkwara ndị ikom niile dị ike ma tozukwaa ibu agha, ndị ọnụọgụgụ ha dị puku asaa, tinyere otu puku ndị ọrụ aka, na ndị ọrụ ǹka, bulaa ha ọn. O mere nwanne nna , bụ , eze nʼọnọdụ ya. Ọ gụgharịrị ya aha, kpọọ ya . Iri afọ abụọ na otu ka gbara mgbe ọ malitere ịbụ eze nʼime . Aha nne ya bụ , nwa onye . Ọ chịrị dịka eze na afọ iri na otu. Ma o mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị dịka mere. Ọ bụ nʼihi iwe anyị ka ihe ndị a niile ji bịakwasị na . Nʼikpeazụ, o sitere nʼihu ya chụpụ ha. Nʼoge a, Zedekaya nupuru isi nʼokpuru eze ọn.

Every verse in 2 Kings 24

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00