2 Kings 3:6
“Ya mere, eze Joram sitere na Sameria pụọ ga kpọkọta ndị Izrel niile.”
2 Kings 3:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 6 of 27 in 2 Kings chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Jehoram nwa , malitere ịbụ eze ndị na nʼafọ nke iri na asatọ nke ọchịchị na . Afọ iri na abụọ ka ọ chịrị dịka eze. O mere ihe ọjọọ nʼanya anyị, ma ọ bụghị dịka nna ya na nne ya mere. O wezugara nkume ahụ e doro nsọ nye nke nna ya kpụrụ. Otu ọ dị, ọ nọgidere na mmehie nwa , onye mere ka baa nʼime mmehie ife arụsị. Joram esiteghị na ha wezuga onwe ya. Eze ndị , bụ , na ndị ya, bụ ndị na-azụ atụrụ. Nʼafọ niile, ọ na-atụrụ eze otu narị puku ajị ebule, na otu narị puku atụrụ. Ma mgbe eze nwụrụ, eze nupuru isi megide eze , jụkwa ịnọ nʼokpuru ya ọzọ. Ya mere, eze sitere na pụọ ga kpọkọta ndị niile. O zigara eze ozi sị ya, “Eze enupula isi megide m. Ị ga-abịa soro m ịga buso ndị agha?” Ọ zaghachiri, “Aga m eso gị gaa. Mụ na gị bụ otu, ndị m bụ ndị gị, ịnyịnya m bụkwa ịnyịnya gị.” “Ma olee ụzọ anyị ga-esi gaa ibu agha ahụ?” zara, “Anyị ga-esi ụzọ ọzara Edọm.” Ya mere, eze na eze , na eze Edọm, na ndị agha ha niile, zukọtara site ụzọ ọzara Edọm ịga ibuso agha. Ha gara ije abalị asaa nʼọzara. Ma mmiri ọṅụṅụ ha nwere gwụsịrị. Ọ dịkwaghị mmiri dịrị anụ ụlọ ha, na ndị agha ha. Mgbe ahụ, eze tiri mkpu sị, “Gịnị ka anyị ga-eme? Ọ ga-abụ na anyị kpọpụtara anyị bụ eze atọ ndị a, nʼebe a, inyefe anyị nʼaka ndị , ka ha merie anyị?” Ma , eze , jụrụ ajụjụ sị, “Ọ bụ na o nweghị onye amụma anyị nọ nʼebe a, onye anyị ga-esi nʼaka ya jụta anyị ase, site na ya?” onyeisi agha ndị sị ha, “Ịlaisha, nwa , onye jeere Ịlaịja ozi, nọ nʼebe a.” Jehoshafat zara sị, “Okwu anyị dị nʼọnụ ya.” Ya mere, eze na , na eze Edọm, gakwuru ya. Ịlaisha zara eze sị, “Gịnị ka mụ na gị nwekọrọ? Jekwuru ndị amụma nne gị na nna gị, jụta ha ase.” zara sị ya, “Mba, nʼihi na ọ bụ anyị kpọpụtara anyị bụ eze atọ nʼebe a, ka o were anyị nyefee nʼaka ndị .” Ịlaisha sịrị, “Ebe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-adị ndụ, bụ onye m na-efe, a si na ọ bụghị nsọpụrụ m nwere nʼebe eze nọ, agaraghị m atụpụrụ gị ọnụ maọbụ lee gị anya nʼihu. Ma ugbu a, kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ.” ọkpọ ụbọ ahụ malitere ịkpọ ụbọ ya, aka anyị bịakwasịrị Ịlaisha. Ọ sịrị, “Ihe a ka anyị kwuru, aga m eme ka ndagwurugwu a jupụta nʼolulu mmiri. Nʼihi na otu a ka anyị kwuru, Unu agaghị ahụ ifufe maọbụ mmiri ozuzo, ma ndagwurugwu a ga-ejupụta na mmiri, unu onwe unu ga-aṅụ, na ehi unu, na anụmanụ ndị ọzọ unu ga-aṅụkwa mmiri. Ma nke a bụ ihe dị nta nʼebe anyị nọ, nʼihi na ọ ga-enyefekwa ndị nʼaka unu. Unu ga-etigbu obodo ọbụla e wusiri ike, na obodo ukwu niile. Unu ga-egbudakwa ezi osisi ha na-amị mkpụrụ, kpọchie isi mmiri ha niile, werekwa nkume mebikwaa ezi ala ubi ha niile.” O ruo, nʼụtụtụ, nʼoge e ji achụ aja nsure ọkụ ụtụtụ, lee na mmiri sitere ụzọ Edọm sọọrọ bịa nʼebe ahụ ha gwuru olulu na ndagwurugwu ala ahụ sọjuo ala ahụ niile. Mgbe ndị nụrụ na ndị eze ahụ na-abịa imegide ha, ha kpọkọtara ndị ikom ọbụla nwere ike ịlụ agha, ma okenye ma okorobịa, pụta bịa guzo nʼoke ala ha. Mgbe chi bọrọ nʼisi ụtụtụ, anyanwụ wara mụkwasị mmiri ahụ. Site nʼebe ha nọ, ndị lepụrụ anya hụ mmiri ahụ ka ọ na-acha ọbara ọbara. Mgbe ahụ, ha sịrịtara onwe ha, “Leenụ ọbara! Ọ ga-abụ na ndị agha eze atọ ndị a etigbuola onwe ha. Pụtanụ, unu ndị , ka anyị gaa kwakọrọ ihe nkwata na-agha!” Mgbe ha gbaara ọsọ bịaruo nʼụlọ agha ndị , ndị agha biliri malite itigbu ha. Ya mere, ndị agha sitere nʼihu ha gbalaga. Ma ndị agha banyere nʼime obodo ndị , gbuo ihe niile ha hụrụ nʼụzọ. Ha tidara obodo ndị niile, tinye nkume nʼala ubi ọma ndị niile. Ha kpọchiri isi mmiri niile, gbudasịakwa ezi osisi niile na-amị mkpụrụ nʼala ahụ. Nʼikpeazụ, ọ bụ naanị otu obodo ndị fọdụrụ, isi obodo a na-akpọ . Ndị ji ụdọ na-ama nkume gbara obodo a gburugburu, bido ibuso ya agha. Mgbe eze hụrụ na agha ahụ anaghị agaziri ya nke ọma, ọ chịịrị narị ndị agha asaa, ndị ji mma agha ebu agha, gbalịa isi nʼetiti ndị agha tikapụta, na ncherita ihu ebe eze Edọm nọ, ma ha enweghị ike. Ya mere, o weere ọkpara ya, onye gaara abụ eze nʼọnọdụ ya, gbuo ya, dịka aja nʼelu mgbidi gbara obodo ahụ gburugburu nye chi . Iwe dị ukwuu dị nʼụbọchị ahụ megide . Ha kwụsịrị ibu agha, laghachi nʼobodo nke aka ha.
Every verse in 2 Kings 3
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.