2 Kings 5:15
“Mgbe ahụ, Neeman na ndị niile ya na ha so laghachikwutere onye nke Chineke. O guzoro nʼihu ya sị, “Ugbu a amatala m na ọ dịghị Chineke ọzọ dị nʼụwa niile ma ọ bụghị naanị nʼIzrel. Ya mere, biko, nara onyinye a site nʼaka ohu gị.””
2 Kings 5:15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 15 of 27 in 2 Kings chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼoge a, Neeman bụ ọchịagha ndị agha eze , Ọ bụ onye dị ukwuu nʼanya nna ya ukwu, bụrụkwa onye a na-enye nsọpụrụ nʼihi na anyị sitere nʼaka ya nye ndị agha mmeri nʼọgbọ agha dị iche iche. Ọ bụ dike na dimkpa nʼagha, maọbụ onye ekpenta. Otu mgbe, ụfọdụ nʼime ndị agha na-apụnara ndị mmadụ ihe pụrụ ga dọta otu nwaagbọghọ nta site nʼ, onye na-ejere nwunye ozi. Ọ sịrị nne ya ukwu, “Ọ gaara atọ m ụtọ ma a sị na nna m ukwu ga-aga hụ onye amụma nọ na . Ọ ga-agwọ ya ọrịa ekpenta a.” Neeman nụrụ nke a, bilie gaa kọọrọ eze ihe niile nwaagbọghọ a si kwuru. Eze sịrị, “Bilie, gaa, aga m ezigakwara eze akwụkwọ ozi.” Ya mere gara, ọ chịịrị talenti ọlaọcha iri, na puku ọlaedo isii, na uwe ọma dị iche iche, nke dị iri nʼọnụọgụgụ. Nke a bụkwa ihe dị nʼime akwụkwọ ahụ eze degaara eze : “Nwoke a ji akwụkwọ a bịakwute gị bụ , onyeisi ndị agha m. Biko, achọrọ m ka ị gwọọ ya ọrịa ekpenta dị ya nʼahụ.” Ngwangwa eze gụrụ akwụkwọ ahụ, ọ dọwara uwe ya sị, “Abụ m ? A pụrụ m ime ka mmadụ nwụọ na ime ka mmadụ dị ndụ? Gịnị mere nwoke a ji ezitere m onye m ga-agwọ ọrịa ekpenta? Lee ka o si na-achọ ụzọ anyị ga-eji nwee esemokwu.” Mgbe Ịlaisha onye nụrụ na eze dọwara uwe ya, o ziri ozi a zigara ya sị, “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Zitere m . Ọ ga-amatakwa na e nwere onye amụma nʼ.” Ya mere, Neeman bịarutere guzo nʼọnụ ụzọ ụlọ Ịlaisha, ya na ịnyịnya ya, na ụgbọ agha ya. Ịlaisha zigara onyeozi ya nke bịara zie sị ya, “Jee saa ahụ gị ugboro asaa nʼosimiri Jọ. I mee nke a, ekpenta ahụ ga-esi nʼakụkụ ahụ gị niile pụọ. Ị ga-adịkwa ọcha.” Ma were iwe nke ukwuu tụgharịa bido ịlaghachi ebe o si bịa. Mgbe ọ na-ala, ọ na-ekwu na-asị, “Echere m na ọ ga-apụkwute m, guzo, kpọkuo aha anyị ya, fufee aka ya nʼebe ahụ ọrịa m dị, gwọọ m ọrịa ekpenta m. Abana na , bụ osimiri dị na ọs, ha adịghị mma karịa mmiri niile? Ọ bụ na m enweghị ike ịsa ahụ nʼime ha ma dị ọcha.” Ọ tụgharịrị jiri ọnụma pụọ. Ma ndị ozi jekwuru ya sị ya, “Nna anyị, a sị na ọ bụ ihe sịrị ike nke ukwuu ka onye amụma ahụ gwara gị sị gị mee, ị garaghị eme ya? Ma ihe ọ sị gị mee bụ naanị ‘ saa ahụ gị ka ị dị ọcha.’ ” Ya mere, ọ gara sụnye onwe ya nʼime osimiri Jọ ugboro asaa, dịka onye nke gwara ya. Anụ ahụ ya lọghachiri dị ọcha ka anụ ahụ nwantakịrị. Mgbe ahụ, Neeman na ndị niile ya na ha so laghachikwutere onye nke . O guzoro nʼihu ya sị, “Ugbu a amatala m na ọ dịghị ọzọ dị nʼụwa niile ma ọ bụghị naanị nʼ. Ya mere, biko, nara onyinye a site nʼaka ohu gị.” Ma Ịlaisha zara sị ya, “Dịka anyị na-adị ndụ, bụ onye m na-ejere ozi, agaghị m ana gị ihe ọbụla.” Ma rịọrọ ya arịrịọ ka ọ nara ya, ma ọ jụrụ ajụ. Mgbe ahụ sịrị, “Ọ bụrụ na ị gaghị anara, biko, kwerenụ ka m kporo aja nke ịnyịnya abụọ nwere ike ibu. Nʼihi na site ugbu a gaa nʼihu, agaghị m achụrụ chi ọzọ aja nsure ọkụ, ma ọ bụghị naanị anyị. Ma ka anyị gbaghara ohu gị naanị otu ihe a. Mgbe nna m ukwu banyere nʼụlọ arụsị ọn ịkpọ isiala, mgbe ọ na-adabere nʼaka m, nke ga-eme ka mụ onwe m kpọọkwa isiala. Mgbe m si otu a kpọọ isiala nʼụlọ arụsị ọn, ka anyị gbaghara ohu gị nʼihi nke a.” Ịlaisha zara sị ya, “Ọ dị mma, laa nʼudo.” lawara, o jerubeghị ebe dị anya, , bụ onyeozi Ịlaisha onye nke , sịrị nʼobi ya, “Nna m ukwu emezighị ikwere ka onye laa na-anataghị ya ihe o ji bịa. Dịka anyị na-adị ndụ, aga m eji ọsọ gbakwuru ya napụta ya ụfọdụ ihe ahụ.” Ya mere, gbara ọsọ gbakwuru . Mgbe hụrụ ya ka ọ gba ọsọ na-abịa, o si nʼelu ụgbọ agha ya wudata gaa zute ya, jụọ ya sị: “Udo ọ dịkwa?” “E, udo dị,” ka zara, “Onyenwe m zitere m ka m gwa gị, ‘Lee, ụmụ okorobịa abụọ nʼetiti ndị amụma si nʼugwu bịakwute m. Biko nye ha otu talenti ọlaọcha na uwe mgbanwe abụọ.’ ” Ma zara sị ya, “Biko, were talenti abụọ.” Ọ kwagidere ka ọ nara ha. O kechiri talenti ọlaọcha abụọ ahụ nʼakpa abụọ, tinyere uwe mgbanwe abụọ. O bunyere ndị ohu ya ka ha buru ya na-aga nʼihu . Ma mgbe ha rutere nʼugwu, naara ndị ohu ihe ndị ahụ, sị ha laghachikwa. O zoro ihe ndị ahụ nʼime ụlọ. Mgbe ọ batara nʼụlọ guzo nʼihu nna ya ukwu, Ịlaisha jụrụ ya sị, “Ebee ka i si na-abịa ?” Ọ zara, “Ohu gị ejeghị ebe ọbụla.” Mgbe ahụ Ịlaisha zara ya, “Ọ bụ na mmụọ m esoghị gị mgbe nwoke ahụ si nʼụgbọ ya rịdata izute gị? Oge a ọ bụ oge ịnara ego, na ịnara uwe, na ịnara ubi oliv, na ubi vaịnị, na igwe ehi, na igwe atụrụ, na ndị ohu ndị ikom, na ndị ohu ndị inyom na-eje ozi? Nʼihi nke a, ekpenta ahụ dị ga-abịakwasị gị, na ụmụ ụmụ gị, ruo mgbe ebighị ebi.” Ya mere, ghọrọ onye ekpenta si nʼihu ya pụọ. Anụ ahụ ya bidokwara ịcha ọcha dịka ogho ọcha.
Every verse in 2 Kings 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.