2 Samuel 13:22
“Absalọm agwaghị Amnọn okwu ọbụla, maọbụ nke dị mma, maọbụ okwu ọjọọ. Ma ọ kpọrọ Amnọn asị nke ukwuu nʼihi ọnọdụ iweda nʼala o wedara nwanne ya Tama, mee ya ihe ihere.”
2 Samuel 13:22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 22 of 39 in 2 Samuel chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Absalọm nwa nwere otu nwanne nwanyị mara mma, aha ya bụ . Ma ọn, otu nʼime ụmụ ndị ikom , hụrụ nwaagbọghọ a nʼanya. Ma ịhụnanya a ọn hụrụ nwanne ya nwanyị mere ya ka ọ daa ọrịa, nʼihi na ọ bụ ihe rara ọn ahụ ịchọpụta ụzọ ya na ga-esi nwee mmekọ, ebe ọ bụ na bụ nwaagbọghọ na-amaghị nwoke. Ma ọn nwere otu enyi dị aghụghọ, onye aha ya bụ , nwa , nwanne . Otu ụbọchị, Jonadab bịakwutere ọn jụọ ya sị, “Gịnị mere, gị bụ nwa eze ji na-ata ahụ ụtụtụ niile? Ọ bụ na ị gaghị akọrọ m?” ọn gwara ya sị, “Ahụrụ m nʼanya, bụ nwanne ọm, nwanne m nwoke.” Jonadab gwara ya sị, “Ọ dị mma. Lee ihe ị ga-eme. Gaa dinaa ala, dịka a ga-asị na ahụ adịghị gị. Mgbe nna gị bịara ileta gị, gwa ya okwu sị ya, ‘Achọrọ m ka nwanne m nwanyị bụ bịa nye m ihe oriri. Achọrọ m ka ọ nọdụ nʼihu m sie nri ahụ, mgbe m na-ele ya anya, ka o jirikwa aka ya nye m nri ahụ.’ ” Amnọn mere otu a. Mgbe eze bịara ileta ya, Amnọn rịọrọ ya sị, “Biko, ka bịa ebe a gheere m achịcha ole na ole ebe m ga-ahụ ya anya. Ka o jirikwa aka ya dozie ya nʼihu m ka m rie ya.” Devid kwenyere, zie ka ọ gaa nʼụlọ ọn gaa siere ya nri. Tama gara nʼụlọ ọn, banyekwa nʼime ụlọ ebe o dinaa, ka ọn na-ele ya anya mgbe ọ na-agwọgharị ụtụ ọka. Emesịa, Tama gheere ya achịcha mara mma. Mgbe o cheziri achịcha ahụ nʼihu ọn, Amnọn jụrụ iri ya. Ihe o mere mgbe ahụ bụ inye ndị na-ejere ya ozi nọ nʼebe ahụ iwu sị ha niile pụọ ngwangwa. Ha niile pụkwara. Mgbe ahụ, Amnọn gwara okwu sị, “Ugbu a, wetara m nri ahụ nʼime ụlọ ndina m, bịa jiri aka gị nye m ya.” bugaara ya achịcha ahụ nʼime ụlọ ebe ihe ndina ya dị. Ma mgbe guzo nʼihu ya, Amnọn jidere ya nʼike sị ya, “Bịa, soro m dinaa, nwanne m nwanyị.” Tama zara sị ya, “Mba! Nwanne m nwoke. Emerụla m. Ihe dị otu a ekwesighị ime nʼala . Emela ihe ọjọọ dị otu a. Olee ihe ga-abụ ọnọdụ m? Oleekwanụ ihe ga-abụ ọnọdụ gị? Olee ebe m ga-agbala izo onwe m nʼihi ihe ihere ga-adịrị m ma i mee ihe dị otu a? Ị ga-adị ka otu nʼime ndị nzuzu ọjọọ dị nʼ. Biko, gwa eze, ọ ga-ekwe ka ị lụọ m.” Ma ọn egeghị ntị. Ebe ọ bụ na ọ ka ike, o jidere ya dinaa ya nʼike merụọ ya. Emesịa, Amnọn kpọrọ asị. Nʼezie, ọ kpọrọ ya asị ugbu a karịa ịhụnanya ọ hụrụ ya na mbụ. Ọ gwara okwu sị ya, “Bilie si nʼebe a pụọ ọsịịsọ!” Ma kwara akwa sị ya, “Mba! Ịjụ m otu a ka njọ karịa ihe ọjọọ i mere m.” Ma ọn egeghị ya ntị. Ọ kpọrọ nwokorobịa na-ejere ya ozi sị ya, “Chụpụ nwanyị a nʼezi, kpachiere m ụzọ nʼazụ.” Onyeozi ya chụpụrụ ya nʼezi, kpachie ụzọ nʼazụ ya. Uwe mwụda nwere aka ogologo ka yi, nʼihi na ọ bụ ụdị nke ụmụ ndị inyom eze na-amaghị nwoke na-eyi. Tama dọwara uwe mwụda ahụ o yi nʼahụ, werekwa ntụ kpokwasị onwe ya nʼisi, buru aka ya nʼisi na-eti mkpu akwa dịka ọ na-ala. Nwanne ya nwoke, Absalọm jụrụ ya sị, “Amnọn, nwanne gị nwoke, o dinakwuuru gị? Ma ugbu a, nwanne m, gba nkịtị, nwanne gị nwoke ka ọ bụ. Etinyela ihe a mere nʼobi.” nọrọ dịka onye mmadụ niile jụrụ ajụ nʼụlọ nwanne ya nwoke, bụ ọm. Mgbe eze nụrụ ihe ndị a niile, iwe were ya nke ukwuu. Absalọm agwaghị ọn okwu ọbụla, maọbụ nke dị mma, maọbụ okwu ọjọọ. Ma ọ kpọrọ ọn asị nke ukwuu nʼihi ọnọdụ iweda nʼala o wedara nwanne ya , mee ya ihe ihere. Mgbe afọ abụọ gasịrị, mgbe ndị na-akpụchara ọm ajị ụmụ atụrụ ya nọ na -ọ, nʼoke ala , ọ kpọkọtara ụmụ ndị ikom eze niile ka ha bịa nʼebe ahụ. Absalọm jekwuuru eze sị ya, “Ndị na-akpụcha ajị ụmụ atụrụ ohu gị bịara. Eze na ndịisi ozi ya, ha ga-abịa sonyere m?” Ma eze zara sị ya, “Mba, nwa m, anyị niile agaghị abịa, anyị ga-abụ ibu dị arọ nye gị.” Nʼagbanyeghị na ọm rugidere ya ma o kweghị aga, kama ọ gọziri ya. Mgbe ahụ, Absalọm rịọrọ nna ya sị, “Ọ dị mma, ọ bụrụ na ị gaghị abịa, ị ga-emekwa ka nwanna m nwoke ọn, na ụmụ eze ndị ọzọ bịa?” jụrụ ya sị, “Nʼihi gịnị ka ọn ga-eji soro gị gaa?” Ma ọm rụgidere ya, ya mere o zipụrụ ọn na ụmụ eze ndị ọzọ ka ha soro ya gaa. Mgbe ahụ, Absalọm nyere ndị na-ejere ya ozi iwu banyere ọn sị, “Cherenụ ruo mgbe mmanya bidoro igbu ya, mgbe m sịkwara unu tigbuo ya, unu atụla egwu, tigbuonụ ya. Ọ bụ m na-ekwu ihe ga-eme nʼebe a. Nweenụ obi ike, meekwanụ ya.” Mgbe oge ruru, ndị ozi ọm tigburu ọn. Mgbe ahụ, ụmụ eze niile biliri makwasị nʼịnyịnya ha gbalaga. Mgbe ha ka nọ nʼụzọ na-agbaga , ozi eruolarị ntị sị, “Absalọm egbuchaala ụmụ eze niile, ọ dịkwaghị otu onye nʼime ha fọdụrụ ndụ!” Eze biliri ọtọ, dọwaa uwe ya, daa nʼala, gbatịa onwe ya nʼihi obi ọjọọ. Ndị na-ejere ya ozi dọwakwara uwe ha nʼihi egwu na obi ọjọọ. Ma , nwa , nwanne , sịrị, “Onyenwe m, echekwala na e gburu ụmụ ndị ikom eze niile, kama ọ bụ naanị ọn! Nke a bụ ihe ọm jikere ime site mgbe ọn wakporo nwanne ya nwanyị bụ , dina ya. Ma ugbu a, ka onyenwe m bụ eze ghara itinye akụkọ banyere ọnwụ ụmụ ndị ikom eze niile, nʼobi ya. Ọ bụ naanị ọn nwụrụ.” Ma ọm gbara ọsọ gbalaga. Ọ dịghị anya nwoke na-anọ nʼelu mgbidi na-eche nche, lepụrụ anya hụ ndị mmadụ ka ha si nʼụzọ dị nʼakụkụ ugwu nta na-abịa. Nwoke ahụ gara gwa eze sị ya, “Ahụrụ m ndị si nʼakụkụ , nʼakụkụ ugwu na-abịa.” Jonadab gwara eze sị, “Lee, ọ bụ ụmụ ndị ikom eze na-alọta dịka m kwuru.” Mgbe ha lọbatara, ha bidoro ịkwa akwa nke ukwuu. Eze na ndị na-ejere ya ozi sokwa kwaa akwa. Absalọm gbara ọsọ gbakwuru nwa , eze . Ma eze ruru ụjụ nke ukwuu maka ọnwụ ọn. Mgbe ọm gbara ọsọ gbaga , ọ nọrọ nʼebe ahụ afọ atọ. Ọ gụrụ eze bụ agụụ ịgakwuru ọm, nʼihi ọ kasịela obi maka ọnwụ ọn.
Every verse in 2 Samuel 13
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.