2 Samuel 15:35

“Ọ bụ na Zadọk na Abịata ndị nchụaja agaghị eso gị nọdụ nʼebe ahụ? Gwa ha ihe ọbụla ị ga-anụta nʼụlọeze.”

2 Samuel 15:35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 35 of 37 in 2 Samuel chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Samuel 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe nke a gasịrị, Absalọm zụtaara onwe ya ụgbọ agha na ịnyịnya na-adọkpụ ya. O nwetakwaara onwe ya iri ndị ikom ise ndị na-agba ọsọ nʼihu ya. Nʼisi ụtụtụ, ọ na-ebili gaa guzo nʼakụkụ ọnụ ụzọ e si abata . Ọ bụrụ na ọ hụ onye ọbụla nwere okwu ọ chọrọ ka eze mara ihe banyere ya, Absalọm na-akpọ onye ahụ jụọ ya sị, “Olee obodo i si bịa?” ahụ na-aza sị, “Ohu gị si nʼotu nʼime ebo dị nʼ.” Absalọm na-agwa onye ahụ sị, “Ahụrụ m na okwu gị niile bụ eziokwu. Ma ọ na-ewute m na eze enweghị onye na-enyere ya aka ịnụ okwu ndị a niile.” Absalọm na-ekwukwa sị, “Asị na m bụ onye ikpe nʼala , onye ọbụla nwere okwu na ụka gaara abịakwute m ka m mee ka ikpe ziri ezi rute ya aka.” Mgbe onye ọbụla bịara ịkpọ isiala nye ya nʼọnọdụ nsọpụrụ, ọ na-eseti aka ya, jide onye ahụ sutu ya ọnụ. Otu a ka ọm sị na-akpaso ndị agwa, bụ ndị ahụ niile na-abịakwute eze na-arịọ maka ikpe ziri ezi. O si otu a zuru obi ndị niile nʼohi. Mgbe afọ anọ gasịrị, Absalọm bịakwutere eze rịọọ ya sị, “Biko kwere ka m jee ọn mezuoro anyị nkwa m kwere ya. Mgbe ohu gị bi na nʼime , ekweere m nkwa a, ‘Ọ bụrụ na anyị ga-eme ka m lọghachi ọzọ na , aga m efe ya ofufe na ọn.’ ” Eze sịrị ya, “Gaa nʼudo.” Ya mere, ọ pụrụ gaa ọn. Mgbe ahụ, Absalọm zigara ndị ozi na nzuzo, ka ha gaa nʼebo niile nke ala . Nke a bụ ihe o ziri ha, “Mgbe unu nụrụ ụda opi ike, tienụ mkpu sị, ‘Absalọm abụrụla eze na ọn.’ ” Narị mmadụ abụọ si soro ọm gaa dịka ndị ọ kpọrọ oku oriri ma ha amaghị ihe ọbụla. Mgbe ọm nọkwa na-achụ aja ahụ, o ziri ozi ka a kpọọ onye , otu nʼime ndị na-adụ ọdụ, ka o si bịa nke bụ obodo ya. Nke a mere ka nkwekọrịta nzuzo ọjọọ ahụ na-esi ike karịa, ndị dịnyere ọm na-amụbanyekwa. Ọ dịghị anya, onyeozi bịaruru gwa na ndị niile kwagidere ọm. Mgbe ahụ, Devid gwara ndị ọrụ ya niile ndị ya na ha nọ na , sị, “Bilienụ! Anyị aghaghị ịgbapụ, ma ọ bụghị otu a, ọ dịghị onye nʼime anyị ga-agbanarị ọm. Anyị ga-ahapụ ugbu a, ma ọ bụghị ya, ọ ga-eme ngwa gafee anyị wetara anyị mbibi, werekwa mma agha gbuchapụ ndị niile nọ nʼobodo a.” Ndị na-ejere ya ozi zara sị ya, “Anyị dịnyere gị! Anyị jikekwara ime ihe ọbụla onyenwe anyị eze kwuru.” Ya mere, eze na ndị ụlọ ya niile si na pụọ. Ọ dịghị onye ọ hapụrụ karịakwa ndị iko ya nwanyị iri nʼihi ilekọta obieze ahụ. Eze biliri pụọ, ya na ndị niile so ya, ha kwụsịrị nʼoke ala nke obodo ahụ. Ndị niile na-ejere ya ozi, gafere nʼakụkụ ya, ha na ndị na , na narị ndị ikom isii ndị , bụ ndị so ya site na , gafekwara nọrọ nʼihu eze. Mgbe ahụ, Devid tụgharịrị kpọọ , onye , ọchịagha narị ndị agha isii ahụ sị ya, “Gịnị mere i ji eso m? Laghachi azụ soro eze ọm, nʼihi na ị bụ ọbịa nʼ, onye gbatara ọsọ ndụ. Ọ dịbeghị anya kemgbe ị bịara. M ga-esi aṅaa kwere ka i soro m na-awagharị, ebe ọ bụ na m amaghị ebe m na-aga. Chịrị ndị agha gị laghachi. Ka obiọma na ikwesi ntụkwasị obi dịnyere unu.” Ma zara eze sị, “Dịka anyị na-adị ndụ, onyenwe m na-adịkwa ndụ, ebe ọbụla onyenwe m bụ eze ga-anọ, ma ọ pụtara ndụ maọbụ ọnwụ, nʼebe ahụ ka odibo gị ga-anọkwa.” Devid sịrị , “Gaa nʼihu, gabiga.” Ya mere , onye gabigara ya na ndị ikom ya niile, na ezinaụlọ niile ndị so ya. Obodo niile tiri mkpu akwa mgbe ndị ahụ niile na-agabiga. Eze gafere ọdọ mmiri ọn, ya na ndị mmadụ niile chere ihu nʼụzọ ọzara. Zadọk bịakwara, ya na ndị ị niile, ndị bu igbe ọgbụgba ndụ . Ha dọbara igbe ọgbụgba ndụ nʼala. Abịata chụgidere aja tutu ruo mgbe mmadụ niile sitere nʼobodo ahụ gabigasịrị. Mgbe ahụ, eze sịrị ọk, “Bughachi igbe a nʼime obodo. Ọ bụrụ na m ahụta amara nʼanya anyị, ọ ga-akpọghachi m mee ka m hụ ya, na ebe obibi ya anya ọzọ. Ma ọ bụrụ na ọ sị, ‘Ihe banyere gị adịghị atọkwa m ụtọ,’ lee m, ya mee m otu o si dị ya mma nʼanya.” Mgbe ahụ, eze gwara ọk bụ onye nchụaja sị, “Ọkwa ị bụ onye ọhụ ụzọ? Laghachi nʼobodo nʼudo, kpọrọ nwa gị nwoke, na nwa Abịata. Gị na Abịata kpọrọ ụmụ unu ndị ikom abụọ ndị a laghachi nʼobodo. Aga m akwụsị chere nʼebe e si akwọfe osimiri Jọ, ruo mgbe ozi ga-esi nʼebe ị nọ bịa.” Mgbe ahụ, Zadọk na Abịata bughachiri igbe na . Ha nọdụkwara nʼebe ahụ. Ma na ndị so ya chere ihu irigo . Mgbe ọ na-aga, Devid nọ na-akwa akwa. O yikwaghị ihe ọbụla nʼụkwụ ya, ma o ji ihe kpuchie isi ya. Ndị niile so ya kpuchikwara isi ha na-akwakwa akwa ka ha na-arịgo. Mgbe a gwara na onye na-adụ ya ọdụ dịnyere ọm, Devid kpere ekpere sị, “O anyị, biko, tụgharịa ndụmọdụ ka ọ bụrụ ndụmọdụ nzuzu.” Mgbe bịaruru nʼelu , ebe ndị mmadụ na-anọ na-efe ofufe, Hushaị, onye nọ nʼebe ahụ na-eche izute ya. Uwe ya dọwakwara adọwa, aja dịkwa ya nʼisi. Ma sịrị ya, “Ọ bụrụ na i soro m, ị ga-abụ ibu arọ nye m. Ma ọ bụrụ na ị laghachi nʼobodo, sị ọm, ‘Aga m abụ ohu gị, eze. Abụ m ohu nna gị nʼoge gara aga, ugbu a aga m abụ ohu gị.’ Nʼụzọ dị otu a ị ga-enyere m aka mebie ndụmọdụ . Ọ bụ na ọk na Abịata ndị nchụaja agaghị eso gị nọdụ nʼebe ahụ? Gwa ha ihe ọbụla ị ga-anụta nʼụlọeze. Ụmụ ha ndị ikom, Ahimaaz nwa ọk na nwa Abịata so ha nọdụ nʼebe ahụ. Zitere m ha ka ha gwa m ihe ọbụla ị nụtara.” Ya mere ị, enyi , bịarutere mgbe ọm na-abata obodo ahụ.

Every verse in 2 Samuel 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00