2 Samuel 16:4
“Eze gwara Ziba sị ya, “Nʼihi ya, enyela m gị ihe niile Mefiboshet nwere, ha ga-abụkwa nke gị.” Ziba sịrị, “Ka m hụta amara nʼihu eze, bụ onyenwe m.””
2 Samuel 16:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 4 of 23 in 2 Samuel chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe gafechara elu ugwu ahụ na-agbada nʼakụkụ nke ọzọ ya, Ziba, onye na-elekọta akụ , guzo na-eche ya. Ọ chị ịnyịnya ibu bu narị ogbe achịcha abụọ, na otu narị ụyọkọ mkpụrụ vaịnị a mịkpọrọ amịkpọ na narị ụyọkọ mkpụrụ osisi ndị ọzọ, na karama akpụkpọ buru ibu mmanya juru nʼime ya. Eze jụrụ sị, “Gịnị mere i ji bute ihe ndị a?” zara sị, “Ịnyịnya ibu ndị a bụ nke ndị ụlọeze ga-anọkwasị. Achịcha na mkpụrụ osisi ndị a bụ nke ndị ikom gị ga-eri. Mmanya a bụ nke ndị na-ada mba nʼọzara ga-aṅụ.” Eze jụrụ ya sị, “Ebeekwanụ ka nwa nna gị ukwu nọ?” zara ya sị, “Ọ nọ na nʼihi na ọ sịrị, ‘Taa ụlọ ga-enyeghachi m alaeze nna nna m.’ ” Eze gwara sị ya, “Nʼihi ya, enyela m gị ihe niile nwere, ha ga-abụkwa nke gị.” sịrị, “Ka m hụta amara nʼihu eze, bụ onyenwe m.” Dịka eze bụ na-abịaru obodo , lee, otu nwoke sitere nʼagbụrụ ụlọ Sọl sitere nʼebe ahụ pụta. Ọ bụ nwa . Ọ na-akọcha mgbe ọ na-apụta ya. Ọ chịịrị nkume na-atụ na ndị ozi eze niile. Ọ bụ ezie na ndị agha na ndị na-eche nche gbara ya gburugburu nʼaka nri na aka ekpe. Ma dịka na-akọcha, ọ sịrị, “Si nʼebe a pụọ, si nʼebe a pụọ, gị ogbu mmadụ, gị onye ọjọọ! Onyenwe anyị akwụghachila gị ụgwọ ọbara niile ị wụsiri nʼezinaụlọ Sọl, onye ị nọchiri ọnọdụ ya dịka eze. Onyenwe anyị anapụla gị alaeze ahụ, were ya nye ọm nwa gị! Ugbu a, ihe i metara abịala gị ụgwọ, gị ogbu mmadụ.” Abishai, nwa gwara eze okwu sị, “Nʼihi gịnị ka nkịta a nwụrụ anwụ ga-eji na-akọcha onyenwe m bụ eze? Biko, ka m gafee gaa bipụ ya isi.” Ma eze zara sị, “Gịnị jikọrọ mụ na unu, unu ụmụ ndị ikom . Ọ bụrụ na ọ na-akọcha m nʼihi na anyị sị ya ‘Kọchaa ,’ onye pụrụ ịjụ ajụjụ sị, ‘Gịnị mere ị ji na-eme ihe dị otu a?’ ” Mgbe ahụ, Devid gwara na ndị ozi ya okwu sị, “Nwa m nwoke, onye si nʼahụ m na-agbalị ịnapụ m ndụ m. Gịnị ga-eme ka onye a ghara ime karịa? Hapụ ya, ya kọchaa, nʼihi na anyị agwala ya ka ọ kọchaa m. Ma eleghị anya, Onyenwe anyị ga-ahụ ọnọdụ ahụhụ m, nyeghachikwa m ngọzị nʼọnọdụ nkọcha ndị a.” Ya mere, Devid na ndị ya gakwara nʼihu ije ha nʼụzọ ahụ ma sokwara ha na-aga nʼakụkụ ugwu ahụ na-akọcha ha. Ọ nọgidekwara na-atụ nkume, na-ekpolikwa aja elu ka ọ na-awụsa ha nʼahụ. Ya mere, eze na ndị niile so ya gagidere bịaruo nʼakụkụ Jọ nʼọnọdụ ike ọgwụgwụ. Nʼihi ya, ha nọdụrụ nʼebe ahụ zuo ike. Ma ọm na ndị abatalarị . Ahitofel sokwa ya. Mgbe ị, enyi , onye bịaruru, ọ gara hụ ọm sị ya, “Ka eze dị ogologo ndụ, ka eze dị ndụ.” Absalọm sịrị ị, “Ọ bụ otu a ka i si egosi ịhụnanya i nwere na-ebe enyi gị nọ? Gịnị mere i soghị ya?” Hushaị zara ọm sị, “Mba! Onye ahụ anyị na ọha mmadụ na ndị niile họpụtara, nke onye ahụ ka m ga-abụ. Ọ bụkwa onye ahụ ka m ga-adịnyere. Ma onye kwanụ ka m kwesiri ijere ozi? Ọ bụghị nwa eze? Ejeere m nna gị ozi, ugbu a anọkwa m jikere ijere gị ozi!” Absalọm tụgharịrị gwa okwu sị, “Gịnị ọzọ ka m ga-eme? Nye anyị ndụmọdụ gị. Gịnị ka anyị kwesiri ime?” Ahitofel zara, “Ga dinaa ndị iko nwanyị nna gị ndị ahụ ọ hapụrụ ka ha lekọtaa ụlọ. Mgbe ahụ, Izrel niile ga-anụ na ị meela onwe gị ihe na-asọ oyi nʼebe nna gị nọ, aka ndị niile nọnyere gị ga-akwụkwa chịm.” Ya mere, ha manyeere ọm ụlọ ikwu nʼelu ụlọ; ọ kpọkwaara ndị iko nwanyị nna ya dinaa ha nʼotu nʼotu, nʼihu ndị niile. Nʼoge ahụ, ndụmọdụ ọbụla dụrụ dị ka a ga-asị na ọ bụ ozi si nʼọnụ nʼonwe ya bịa. Ọ bụladị nʼebe nọ, na nʼebe ọm nọkwa, otu a ka esi bulie ndụmọdụ ọbụla nyere elu.
Every verse in 2 Samuel 16
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.