2 Samuel 17:2

“Aga m abịakwasị ya mgbe ike gwụrụ ya, mgbe obi ya na-ada mba. Aga m emenye ya egwu nke ga-eme ka ọ maa jijiji. Mgbe ahụ, ndị niile so ya ga-agbasasịkwa. Ọ bụ naanị eze ka m ga-egbu”

2 Samuel 17:2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 2 of 29 in 2 Samuel chapter 17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Samuel 17 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ahitofel gwara ọm sị ya, “Kwere ka m họpụta puku ndị ikom iri na abụọ ka m duru ha chụso ọsọ nʼazụ nʼabalị taa. Aga m abịakwasị ya mgbe ike gwụrụ ya, mgbe obi ya na-ada mba. Aga m emenye ya egwu nke ga-eme ka ọ maa jijiji. Mgbe ahụ, ndị niile so ya ga-agbasasịkwa. Ọ bụ naanị eze ka m ga-egbu Aga m eme ka ndị ya niile lọghachikwute gị. Ọnwụ nke otu nwoke a ị na-achọsi ndụ ya ike ga-eme ndị ọzọ niile ịlọghachikwute gị, onye ọbụla ga-anọ nʼudo.” Atụmatụ ahụ ziri ezi nʼanya ọm na ndị okenye niile nke . Ma ọm kwuru sị, “Kpọọ ị onye ka anyị jụọ ya ihe ọ chere banyere okwu a.” Mgbe ị bịakwutere ya, Absalọm sịrị ya, “Ahitofel nyere ndụmọdụ dị otu a. Gịnị ka ị chere? Anyị ga-eme ihe o kwuru? Ọ bụrụ na anyị agaghị eme ya, gị onwe gị kwuo nke gị.” Hushaị zara ọm sị, “Ndụmọdụ dụrụ nʼoge a adịghị mma. Ọ sịrị, Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya; ha bụ ndị dike nʼagha, mkpụrụobi ha dịkwa ilu ugbu a dịka anụ ọhịa bịa a gbabara aka nwa nʼọhịa. Nna gị bụ onye ihe banyere agha doro anya. Ọ gaghị eso ndị ya nọọ ọnọdụ abalị. Ọ bụladị ugbu a, o zoola onwe ya nʼime otu olulu maọbụ nʼime ọgba nkume. Ọ bụrụ na ọ pụta buru ụzọ buso ndị agha gị agha, onye ọbụla nụrụ ya ga-ekwu sị, ‘Etigbuola ndị agha ọm oke ntigbu.’ Mgbe ahụ, ọ bụladị dimkpa nʼagha ndị nwere obi ọdụm, ụjọ ga-atụkwa ha. Ha agaghị ekwekwa ịga nʼihu ọgụ. Nʼihi na niile maara na nna gị bụ dike. Ha maakwara na ndị agha ya bụkwa ndị obi kara aka. “Ndụmọdụ m na-enye bụ nke a: chịkọtaa ndị niile, site na ruo Bịasheba, ha dịka aja nke dị nʼakụkụ oke osimiri. Ọ bụkwa gị ga-edu ha nʼagha ahụ. Mgbe ahụ, anyị ga-ebuso ya agha ebe ọbụla anyị hụrụ ya; anyị ga-abịakwasị ya dịka igirigi si adakwasị ala. Anyị ga-egbu ya, gbukwaa ndị niile so ya. Otu onye agaghị afọdụkwa nʼime ha. Ọ bụrụkwa na o zoo onwe ya nʼotu obodo, mgbe ahụ niile ga-eweta ụdọ nʼobodo ahụ, anyị ga-adọtu ya dọbanye ya na ndagwurugwu, ruo mgbe ọ bụladị otu nkume ga-afọdụ nʼebe ahụ.” Absalọm na ndị ikom niile sịrị, “Ndụmọdụ ị, onye dị mma karịa nke .” Ma anyị ekpebielarị imebi ezi ndụmọdụ ka o si otu a wetara ọm ihe ndakwasị ọjọọ. Hushaị gwara ọk na Abịata, ndị nchụaja, “Otu a na ihe ndị a ka dụrụ ọm na ndị okenye nʼọdụ ka ha mee, ma otu a na nke a ka mụ onwe dụkwaranụ nʼọdụ. Ugbu a, meenụ ngwa, ziga ozi gwa sị, ‘Anọkwala ọnọdụ abalị nʼụzọ ngabiga nke osimiri nʼime ọzara, kama gabiga na-atụfughị oge, ma ọ bụghị otu a, ma eze ma ndị niile ya na ha soo ga-abụ ndị elodara.’ ” Jonatan na nọ nʼakụkụ En- ka a ghara ihu ha mgbe ha na-abata nʼobodo. Otu nwaagbọghọ na-eje ozi na-aga zie ha ozi, ha onwe ha agaa zie eze . Ma otu nwokorobịa hụrụ ha gaa gwa ọm. Ya mere, ha abụọ mere ngwangwa baa nʼụlọ otu nwoke onye , onye nwere olulu mmiri nʼogige ya, ha rịdara nʼime olulu ahụ Nwunye nwoke ahụ weere ihe mkpuchi ya tụsaa nʼọnụ olulu mmiri ahụ gbasaakwa mkpụrụ ọka nʼelu ya. Ọ dịghị onye maara maka ya. Mgbe ndị ozi ọm bịaruru jụọ nwanyị ahụ, “Olee ebe na nọ”? Nwanyị ahụ zara, “Ha agafeela mmiri iyi.” Ndị ozi ọm chọrọ ha ma ha ahụghị ha. Ha laghachiri na . Mgbe ha lawara, mmadụ abụọ ahụ sitere nʼolulu mmiri ahụ rigopụta, gaa gwa eze . Ha sịrị ya, “Bilie gafeenụ mmiri ngwangwa, nʼihi na adụọla ọm ọdụ otu a na otu a megide gị.” Nke a mere na ndị niile so ya biliri gafee osimiri Jọ. Mgbe chi ụtụtụ na-abọ, ha niile nọ nʼofe nke ọzọ Jọ. Mgbe hụrụ na-emeghị ndụmọdụ ya, o biliri jikwaa ịnyịnya ibu ya, laa nʼụlọ ya nʼobodo ya. Mgbe o ruru nʼụlọ ya, o doziri nʼezinaụlọ ya nʼusoro, were ụdọ kwụgbuo onwe ya. Ọ nwụrụ. E lie ya nʼili nna ya. Devid batara oge ọm gabigara Jọ, ya na ndị ikom so ya. Absalọm họpụtakwara mee ya onyeisi ndị agha, nʼọnọdụ . Amasa bụ nwa nwoke , onye , onye lụrụ , nwa nwanyị , onye bụkwa nwanne nwanyị nne . Absalọm na ndị agha mara ụlọ ikwu ha nʼala . Mgbe bịarutere , Shobi nwa onye obodo nke dị nʼala ndị Amọn, na nwa onye si Lo , na , onye si wetara ute e ji edina ala, na ite isi nri, na efere e ji eri nri bụ ọrụ onye ọkpụ ite. Tinyere ọka wiiti na ọka balị, ụtụ ọka na ọka a ṅara nʼọkụ, akịdị na lentil. O wetakwara mmanụ aṅụ, na bọta, atụrụ na chiizi nke sitere na mmiri ara ehi nye na ndị so ya ka ha rie. Nʼihi na ha sịrị, “Ike agwụla ndị mmadụ, agụụ na-agụ ha, akpịrị na-akpọkwa ha nkụ, nʼime ọzara.”

Every verse in 2 Samuel 17

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00