2 Samuel 2:24
“Ma Joab na Abishai chụgidere Abna ọsọ. Anwụ adaala mgbe ha bịarutere nʼugwu nta Ama, nke dị Gịa nso, nʼụzọ e si aga nʼọzara Gibiọn.”
2 Samuel 2:24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 24 of 32 in 2 Samuel chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Dịka oge na-aga, Devid jụrụ anyị ase sị, “M ga-ebili gbagoo nʼotu obodo dị na ?” anyị sịrị, “Gbagoo.” jụkwara, “Olee ebe m ga-agbago?” anyị zara, “Hebrọn.” Devid na nwunye ya abụọ, Ahinoam onye , na nwunye ochie onye gara nʼebe ahụ. Devid kpọkwaara ndị ikom ahụ ya na ha so, onye ọbụla nʼime ha durukwaara ezinaụlọ ya, ga biri na ọn na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu. Ndị ikom bịakwutere na ọn. Tee ya mmanụ ịbụ eze ebo niile. Mgbe nụrụ na ọ bụ ndị ikom liri Sọl, o zigaara ha ndị ozi ka ha sị ha, “Ka anyị gọzie unu nʼihi obiọma unu gosiri site nʼili Sọl, nna unu ukwu, nʼụzọ kwesiri ekwesi. Ka anyị gosikwa unu obiọma na ikwesi ntụkwasị obi. Mụ onwe m ga-egosikwa unu otu ụdị amara a, nʼihi ihe a unu mere. Ma ugbu a, bụrụnụ dike na dimkpa, nʼihi na Sọl nna unu ukwu anwụọla. Ọzọkwa, ndị niile eteela m mmanụ ịbụ eze ha.” Ma nwa , ọchịagha ndị agha Sọl edurularịị , nwa Sọl, dubata ya nʼobodo . Ọ nọrọ nʼebe ahụ mee ya eze ndị , ndị na ndị ; na ndị , ndị na niile. Ishboshet nwa Sọl gbara iri afọ anọ mgbe ọ ghọrọ eze ndị . Ọ chịkwara afọ abụọ. Ma otu ọ dị, ndị niile nọgidere nʼokpuru . Ogologo oge niile chịrị dịka eze ndị na ọn bụ afọ asaa na ọnwa isii. Otu ụbọchị, Abna nwa , duuru ndị agha nwa Sọl site na jee ọn. Ma , nwa dukwaara ndị agha pụọ izute ha nʼọdọ mmiri ọn. Otu ndị nọdụrụ ala nʼotu akụkụ ọdọ mmiri, ndị nke ọzọ nʼakụkụ ọzọ nke ọdọ mmiri ahụ. Ha cherịtara onwe ha ihu. Abna gwara sị, “Ka ụfọdụ ụmụ okorobịa pụta nʼihu anyị maa aka mgba.” sịrị, “Ka ha pụta.” Ha pụtara ka a gụpụtachara ha. Ha dị mmadụ iri na abụọ site nʼetiti ndị agha na nwa Sọl, mmadụ iri na abụọ site nʼetiti ndị agha . Nwoke ọbụla jidere ibe ya nʼisi were mma agha ya manye ya nʼakụkụ, si otu a wetara onwe ha ọnwụ. Ọ bụ nke a mere e ji kpọọ ebe ahụ dị na ọn, Helkat , nke pụtara mma agha. Agha siri ike dara nʼụbọchị ahụ. Ma ndị agha lụgburu na ndị agha . Ụmụ atọ nọ nʼebe ahụ, ya bụ, , na na . Asahel bụ nwoke na-agba ọsọ dịka mgbada. Ọ chụwara ọsọ, ọ dịghị mgbe ọ tụgharịrị gaa nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe mgbe ọ nọ na-achụ ya ọsọ. Mgbe lere anya nʼazụ hụ ya ka ọ na-abịa, ọ kpọrọ ya oku sị ya, “Ọ bụ gị ?” zara sị, “Ọ bụ m.” Abna gwara ya okwu sị ya, “Tụgharịa nʼakụkụ aka nri maọbụ aka ekpe, jide otu nʼime ụmụ okorobịa ndị a. Napụ ya ngwa agha ya niile.” Ma akwụsịghị ịchụ ya ọsọ. Abna gwara ọzọ sị, “Laghachi azụ. Kwụsị ịchụ m ọsọ! Gịnị mere m ga-eji tigbuo gị? Olee otu m ga-esi lekwasị nwanne gị anya nʼihu ma m gbuo gị?” Ma jụrụ ịlaghachi azụ. Nʼihi ya, Abna weere isi ùbe ya mapuo ya afọ. Ùbe ahụ sikwa ya nʼazụ pụta. Ọ dara nʼala, nwụọ otu mgbe ahụ. Ndị niile bịaruru ebe ahụ ọ dara nwụọ kwụsịrị. Ha agakwaghị nʼihu ịchụ ndị ọzọ. Ma na chụgidere ọsọ. Anwụ adaala mgbe ha bịarutere nʼugwu nta , nke dị Gịa nso, nʼụzọ e si aga nʼọzara ọn. Ndị ikom chịkọtara onwe ha ọnụ dịnyere . Ha niile guzooro nʼelu otu ugwu dịka otu usuu ndị agha. Mgbe ahụ, Abna kpọrọ oku sị ya, “Ọ bụ ruo ole mgbe ka anyị ga na-eji mma agha na-egburita onwe anyị? Olee mgbe ị ga-akpọghachi ndị gị ka ha hapụ ịchụ na igbu ụmụnne ha? Ị maghị na ihe dị otu a ga-eweta obi ilu?” zara sị, “Eji m aha ṅụọ iyi na-asị na ọ bụrụ na i gbara nkịtị, ndị a gaara achụso ụmụnna ha ọsọ na-akwụsịghị ruo nʼụtụtụ echi.” Mgbe ahụ, fụrụ opi ike ya. Nke a mere ka ndị ya kwụsị ịchụ ndị . Ha kwụsịkwara ibu agha. Nʼabalị ahụ, Abna na ndị ikom ya jere ije gafee ndagwurugwu Jọ, gabigakwa osimiri Jọ, jee ije nʼụtụtụ echi ya tutu ha eruo . kwụsịrị ịchụ ọsọ, ọ chịkọtara ndị agha niile. Mgbe ọ gụrụ ha ọnụ, ọ chọpụtara na mmadụ iri na itoolu nʼime ndị ikom , tinyere nwanne ya, bụ ndị na-alọtaghị agha. Ma ndị ikom gburu narị ndị agha atọ na iri isii, bụ ndị so . Emesịa, na ndị agha ya buuru ozu gaa lie ya na , nʼili nna ya. Ha jere ije abalị ahụ niile tutu ha erute ọn mgbe chi bidoro ịbọ.
Every verse in 2 Samuel 2
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.