2 Samuel 20:25

“Sheva bụ ode akwụkwọ eze, Zadọk na Abịata bụ ndị nchụaja.”

2 Samuel 20:25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 25 of 26 in 2 Samuel chapter 20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Samuel 20 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, otu onye okwu na ụka, aha ya bụ , nwa , onye nọ nʼebe ahụ nʼoge a. Ọ fụrụ opi ike ya tie mkpu sị, “Anyị enweghị oke nʼime , anyị enwekwaghị ihe nketa nʼime nwa . Ndị , onye ọbụla laa nʼụlọ ikwu ya!” Ya mere, ndị ikom niile tụgharịrị hapụ , soro nwa . Ma ndị ikom nọgidere soro eze ha site na Jọ ruo . Mgbe lọghachitere nʼụlọ ya na . O nyere iwu ka ndị iko ya nwanyị iri ndị ahụ ọ hapụrụ ilekọta ụlọ, ndị ahụ ha na ọm dinara, nọrọ nʼụlọ dị iche, ebe a nọ na-eche ha nche. Eze abakwurughị ha ọzọ. Ha bụ ndị emechibidoro ụzọ, ha na-ebi ndụ dịka ndị di ha nwụrụ anwụ tutu ruo ụbọchị ọnwụ ha. Mgbe ahụ, eze gwara okwu sị, “Kpokọta ndị agha ka ha bịakwute m nʼime abalị atọ. Gị onwe gị kwa ga-eso ha bịa nʼoge ahụ.” Amasa pụrụ jee ịkpọkọta ndị ; ma o were ya ọtụtụ oge karịa abalị atọ. Devid sịrị , “Lee nwoke a bụ nwa na-aga ime ihe ọjọọ ga-adị njọ karịa nke ọm mere. Chịrị ndị agha nna gị ukwu chụso ya, ma ọ bụghị ya, ọ ga-achọta obodo e wusiri ike gbaba, ebe anyị na-apụghị inweta ya.” Ya mere ndị agha , na ndị na , na ndị niile bụ dike na dimkpa nʼagha pụrụ nʼikike ọchịchị . Ha si pụọ ịchụso nwa . Mgbe ha rutere nʼoke nkume ahụ dị na ọn, Amasa pụtara izute ha. yi uwe agha ya nʼoge a; ọ fanyekwara mma agha ya nʼọbọ nʼukwu ya. Mgbe ọ gara nʼihu, mma ahụ si nʼọbọ ya dapụta. kelere sị ya, “Kedụ ka ị dị nwanna m.” ahụ, ji aka nri ya jide nʼahụọnụ isutu ya ọnụ, Amasa elezighị anya hụ na mma agha nta dị nʼaka . mabanyere ya nʼime afọ , mee ka mgbịrị afọ ya sọsikwaa nʼala. Ọ maghị ya mma ahụ ugboro abụọ, nʼihi na otu ugboro ahụ mere ka nwụọ. Mgbe ahụ, na nwanne ya chụsoro nwa nʼazụ. Mgbe ahụ, otu nʼime ndị agha guzo nʼakụkụ sị, “Onye ọbụla dịnyeere na ya bịa soro nʼazụ.” Ma tọgbọ nʼala nʼetiti ụzọ. Ọbara sikwa ya nʼahụ na-asọpụta. Mgbe nwoke ahụ hụrụ na ọtụtụ ndị agha na-agbakọ ile , o bupụrụ ozu ya nʼụzọ, were uwe kpuchie ya nʼọhịa. Mgbe e bupụsịrị ozu nʼụzọ, ndị agha niile sooro gaa ijide , nwa . gabigara ebo niile nke ruo --, gabigakwa oke ala ndị , bụ ndị zukọtara soro ya. Ndị agha bịara gbochie ya na --. Ha wuru ihe mgbochi ruo obodo ahụ, nọbichie mgbidi dị ya gburugburu. Ebe ha nọ na-akụ mgbidi ahụ ihe, ka ha kwatuo ya. Otu nwanyị maara ihe si nʼobodo ahụ kpọọ oku sị, “Geenụ m ntị, geenụ m ntị, gwanụ ka ọ bịa nʼebe a. Achọrọ m ịgwa ya okwu.” pụtara gaa ya nso. Nwanyị ahụ jụrụ sị, “Ọ bụ gị bụ ?” Ọ zara sị, “E, ọ bụ m.” ahụ, ọ gwara ya, “Gee ntị, ka i nụ ihe ohu gị nwere ikwu.” sịrị ya, “Ana m ege ntị.” Ọ gara nʼihu sị, “Nʼoge ochie a na-ekwu sị, ‘Gaa jụta ase nʼ,’ nʼụzọ dị otu a ka ha si ekwubi okwu. Anyị bụ ndị udo na ndị kwesiri ntụkwasị obi nʼ. I na-achọ ibibi obodo bụ nne nʼ. Gịnị mere i ji chọọ iloda ihe nketa nke anyị?” zara sị, “Mba! Ọ bụghị uche m ịla obodo a nʼiyi. Ọ bụghị otu a ka okwu ahụ dị. Otu nwoke a na-akpọ nwa , nke si nʼobodo ugwu e weliela aka ya imegide eze, bụ . Nyefee nwoke a ọsịịsọ nʼaka m, aga m esi nʼobodo a pụọ.” ị ahụ sịrị , “A ga-atụpụtara gị isi ya site na mgbidi.” Nwanyị ahụ ji ndụmọdụ nke amamihe ya gakwuru ndị obodo. Ha bipụrụ nwa isi, tụpụtara ya . Ya mere na ọ fụrụ opi ike ya, ndị ikom ya sitere nʼobodo ahụ lasaa, onye ọbụla lara nʼụlọ nke ya. laghachikwuru eze na . Ọ bụ ka e mere onyeisi agha na-achị ndị agha niile nke . Benaya nwa bụ onye na-achịkọta ndị na ndị na-eche eze nche. Adoniram na-ahụ maka ihe banyere ndị ọrụ mmanye. Jehoshafat nwa bụ onye na-edekọta ihe niile na-eme nʼobodo. Sheva bụ ode akwụkwọ eze, Zadọk na Abịata bụ ndị nchụaja. Ira, onye si nʼobodo Jaịa, bụ onye nchụaja eze .

Every verse in 2 Samuel 20

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00