2 Samuel 21:2
“Eze kpọrọ ndị Gibiọn, gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ndị Izrel, kama ha bụ ndị fọdụrụ nʼime ndị Amọrait, ndị bi nʼala Kenan mgbe ụmụ Izrel batara. Mgbe ahụ ha batara, ndị Izrel ṅụrụ iyi nye ndị Gibiọn na ha agaghị egbu ha, ma Sọl sitere nʼịnụ ọkụ nke obi nʼihi Izrel na Juda chọọ ikpochapụ ha.)”
2 Samuel 21:2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 2 of 22 in 2 Samuel chapter 21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 21 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ụnwụ dara afọ atọ nʼoge na-achị, afọ kwa afọ. Devid chọrọ ihu anyị. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị, “Ọ bụ maka Sọl na ọbara ụlọ ya kwafuru, nʼihi na o gburu ndị ọn.” Eze kpọrọ ndị ọn, gwa ha okwu. (Ndị ọn abụghị ndị , kama ha bụ ndị fọdụrụ nʼime ndị Amọrait, ndị bi nʼala mgbe ụmụ batara. Mgbe ahụ ha batara, ndị ṅụrụ iyi nye ndị ọn na ha agaghị egbu ha, ma Sọl sitere nʼịnụ ọkụ nke obi nʼihi na chọọ ikpochapụ ha.) Devid jụrụ ndị ọn ajụjụ sị, “Gịnị ka m ga-emere unu? Gịnị ka m ga-eji kpuchie mmehie a e mere megide unu, ime ka unu gọzie ihe nketa anyị?” Ndị ọn zara ya sị, “Nsogbu anyị na Sọl na ndị ụlọ ya abụghị ihe a ga-eji ọlaọcha maọbụ ọlaedo mezie. Anyị achọkwaghị ka onye ọbụla nʼ nwụọ nʼihi anyị.” sịrị ha, “Gịnị ka unu chọrọ ka m meere unu?” Ha zara eze sị, “Kwere ka anyị wezuga nwoke ahụ wetaara anyị mbibi na ịla nʼiyi, onye ahụ mere ka anyị ghara inwe ebe obibi ọbụla nʼala . Ka akpọnye anyị ndị ikom asaa site nʼụmụ ya, ka anyị kwụgbuo ha nye anyị na Sọl, onye anyị họpụtara.” zara sị, “Aga m akpọnye unu ha.” Ma eze nwere ọmịiko nʼahụ nwa , nwa Sọl, nʼihi ịgba ndụ dị nʼetiti ya na nʼihu anyị. Ma eze kpọọrọ na , ụmụ ndị ikom abụọ nke , nwa nwanyị Aịa, bụ ndị ọ mụtaara Sọl. Nakwa ụmụ ndị ikom ise nke nwa Sọl mụtara mgbe ọ bụ nwunye , nwa onye . O nyefere ha niile nʼaka ndị ọn; ndị ọn kwụbakwara ha nʼugwu nʼihu anyị. Ha asaa nwụrụ nʼotu ụbọchị na mmalite owuwe ihe ubi nke ọka balị. Ma , nwa nwanyị Aịa were akwa mkpe gbasara onwe ya nʼelu nkume. O kweghịkwa ka anụ ufe bekwasị ha nʼehihie, maọbụ anụ ọhịa nʼabalị. Ọ nọgidere nʼebe ahụ site nʼoge mmalite owuwe ihe ubi tutu ruo mgbe mmiri bidoro izokwasị anụ ahụ ha. Mgbe a gwara ihe , nwa nwanyị Aịa, iko nwanyị Sọl mere, ọ gara chịkọtaa ọkpụkpụ Sọl na nke nwa ya site nʼaka ndị nwe obodo . Ha gara na nzuzo zuru ozu Sọl na site nʼama dị na -, ebe ndị kwụbara ha, oge ha gburu Sọl na . Devid sitere nʼebe ahụ chịkọtaa ọkpụkpụ Sọl na nke nwa ya nwoke , chịkọtaakwa ọkpụkpụ ndị ahụ akwụgburu. Ha liri ọkpụkpụ Sọl na nke nwa ya nwoke nʼobodo nʼala , nʼime ili nna Sọl, meekwa ihe ndị ọzọ niile eze nyere nʼiwu. Mgbe nke a gasịrị, Chineke zara ekpere nʼihi ala ahụ. Emesịa, ndị busokwara agha ọzọ. Devid na ndị agha ya pụkwara ịlụso ha ọgụ. Nʼoge ha na-alụ ọgụ a, ike gwụrụ nke ukwuu. Mgbe ahụ, Ishibi-, otu onye agbụrụ , onye ịdị arọ nke bronz dị nʼọnụ ùbe ya ruru kilogram atọ na ọkara, onye jikwa mma agha ọhụrụ, bịaruru nso chọọ igbu ya. Ma nwa bịara nyere aka, tigbuo onye ahụ. Site nʼoge ahụ, ndị ikom ṅụrụ iyi sị ya, “Ị gaghị esokwa anyị gaa ibu agha ọzọ! Ka a ghara imenyụ oriọna .” Mgbe oge gaturu, ha na ndị lụrụ agha ọzọ na . Nʼoge a, Sibekai, onye , gburu , otu nʼime ndị agbụrụ . Nʼagha ọzọ ha na ndị lụrụ na , Elhanan nwa Jaịa onye gburu nwanne ịat onye , onye ùbe ya nwere osisi dị ogologo dịka nke onye na-ekwe akwa ji ekwe akwa. Nʼagha ọzọkwa, bụ nke a lụrụ na , e nwere otu nwoke gbara oke dimkpa, nke nwere mkpịsịaka isii nʼaka ya ọbụla, nweekwa mkpịsịụkwụ isii nʼụkwụ ya ọbụla, ya bụ, a gụkọtaa ha niile, iri mkpịsịaka na mkpịsịụkwụ abụọ na anọ. Ọ bụkwa onye amụrụ nʼagbụrụ . Mgbe ọ kọchara , Jonatan nwa , nwanne nwoke , gburu ya. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị agbụrụ dị na . Devid na ndị agha ya gburu ha niile.
Every verse in 2 Samuel 21
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.