2 Samuel

2 Samuel 23

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

2 Samuel 23 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị a bụ okwu ikpeazụ kwuru: “Okwu pụrụ iche si nʼọnụ , nwa , ihe si nʼọnụ nwoke ahụ kachasị ihe niile elu buliri elu. Nwoke ahụ onye nke ọb tere mmanụ, onye bụ ọka nʼịbụ abụ nʼala . “Mmụọ anyị kwuru okwu site nʼọnụ m, okwu ya dịkwa m nʼire. Chineke kwuru okwu, Oke nkume sịrị m, ‘Mgbe mmadụ na-achị ndị ọzọ site nʼezi omume, mgbe ọ na-achị site nʼegwu . Ọ dị ka ìhè nke ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-achawapụta nʼụtụtụ nke igwe ojii na-adịghị. Dịka ìhè na-acha mgbe mmiri zochara nke na-eme ka ahịhịa ndụ na-epupụta nʼala.’ “Ọ bụrụ na ihe banyere ụlọ m ezighị ezi nʼebe nọ. Nʼezie, ọ garaghị ekwe ka ọgbụgba ndụ ebighị ebi dịrị nʼetiti mụ na ya, Ọgbụgba ndụ e doro nʼusoro nke e mere ka o guzosie ike nʼụzọ niile. Nʼezie, ọ garaghị eme ka nzọpụta m zuo oke. Ma mezukwaara m ọchịchọ obi m niile. Ma ndị ajọ mmadụ ka a ga-atụfu nʼakụkụ dịka ogwu, nke mmadụ anaghị eji aka ekpokọta. Onye ọbụla metụrụ ogwu aka, bụ onye nwere ngwa ọrụ igwe maọbụ osisi ùbe. A na-esure ha ọkụ nʼebe ha tọgbọrọ.” Ndị a bụ aha ndị dike nʼagha nwere: Josheb-, onye , bụ onyeisi nke mmadụ atọ. O weliri ùbe ya megide narị ndị ikom asatọ, bụ ndị o gburu nʼotu mgbe ibu agha. Onye nke na-eso ya bụ , nwa , onye . Dịka otu nʼime ndị dike atọ ahụ, ya na nọ mgbe ha na-akwa ndị emo, bụ ndị zukọrọ na ibu agha. Mgbe ahụ, ndị lara azụ, ma guzoro na-alaghị azụ. O gbugidere ndị ruo mgbe ike gwuru aka ya. Aka ya rapakwaara na mma agha. Onyenwe anyị nyekwara ha mmeri dị ukwuu nʼụbọchị ahụ. Ndị agha ahụ laghachikwutere , maọbụ naanị ka ha yipụsịa ndị ahụ e gburu egbu ihe ha yi nʼahụ. Onye nke atọ bụ , nwa , onye . Mgbe ndị chịkọtara onwe ha nʼotu ebe, nke e nwere otu ubi jupụtara na lentil, ma ndị agha niile sitere nʼebe ha nọ gbapụ. Ma naanị guzoro nʼetiti ubi lentil ahụ. Ọ napụtara ya, tigbuo ndị niile ahụ. Onyenwe anyị nyere mmeri dị ukwuu. Nʼoge owuwe ihe ubi, mmadụ atọ nʼime iri ndị dike atọ ahụ, jekwuru nʼọgba nkume , mgbe otù ndị mara ụlọ ikwu ha na . Ma nọ nʼebe ahụ ewusiri ike nʼoge ahụ, ma ọnọdụ ndị agha dị na . Agụụ mmiri gụrụ nke ukwuu. Ọ sị, “Ọ ga-amasị m ma ọ bụrụ na o nwere onye ga-ekunye m mmiri ọṅụṅụ, site nʼolulu mmiri dị nso nʼọnụ ụzọ ama !” Ya mere, ndị dike nʼagha atọ ahụ wakpuru ọmụma ụlọ ikwu ndị , seta mmiri site nʼolulu mmiri ahụ dị nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama , bulatara ya . Ma jụrụ ịṅụ ya, kama ọ wufuru ya nʼala nʼihu anyị. Ọ sịrị, “Ya bụrụ m ihe arụ, Onyenwe anyị, na m ga-eme nke a. Nke a ọ bụghị ọbara ndị ikom a, ndị ji ndụ ha chụọ aja nʼihi ikute mmiri a?” ekweghị aṅụ ya. Nke a bụ ụdị ike dike atọ ahụ kpara. Abishai, nwanne , nwa , bụ onyeisi ndị ikom atọ ahụ. O weliri ùbe ya megide narị ndị ikom atọ, tigbukwaa ha niile. Nʼihi nke a ọ ghọrọ onye a ma ama dịka mmadụ atọ ndị a. Ma anaghị asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa iri ndị ikom atọ ahụ? Ọ ghọrọ onyeisi ha. Ọ bụ ezie a na-agụnyeghị ya dịka otu onye nʼime ha. Benaya, nwa , onye si , bụ dike nʼagha nke kpara ike dị ukwuu. O tigburu dimkpa abụọ ndị , ndị bụ ọkaka nʼagha. O rịdakwukwara ọdụm nʼime olulu na-amị amị nʼụbọchị mkpụrụ mmiri na-ezo, gbuo ya. O tigburu otu nwoke onye , gbara dimkpa. Ọ bụ ezie na onye ahụ ji ùbe nʼaka ya, ma ji naanị mkpọ jekwuru ya. Pụnara onye ahụ ùbe dị nʼaka ya. Jiri ya magbuo ya Nke a bụ ụdị ike nwa kpara. Ya onwe ya nwekwara aha dịka ndị dike atọ mbụ. A na-asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa onye ọbụla nʼetiti iri dike atọ ndị ahụ, ma o rughị ogugo ndị dike atọ mbụ ahụ. Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche. Nʼetiti iri ndị ikom atọ ahụ bụ: Asahel, nwanne , Elhanan nwa , onye Shama, onye , Elika, onye , Helez onye , Ira, nwa , onye , Abieza, onye , Mebunai, onye , Zalmon, onye , Maharai, onye , Heled, nwa , onye , Itai, nwa , nke ụmụ , Benaya, onye , Hidaị, nke si nʼakụkụ iyi dị na , Abi-, onye , Azmavet, onye Eliaba, onye , Ụmụ , Jonatan nwa , onye , nwa nke , Elifelet, nwa ị, onye , Eliam, nwa , onye , Hezro, onye , Paraị, onye , Igal nwa , onye , nwa , Zelek, onye Amọn, Naharai, onye ọt, onye na-ebu ihe agha nwa , Ira, onye , Gareb, onye na Ụraya, onye . Ha niile dị iri ndị ikom atọ na asaa.

Every verse in 2 Samuel 23

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00