2 Samuel
2 Samuel 24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
2 Samuel 24 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ọzọkwa, Onyenwe anyị were iwe dị ọkụ megide . Ọ kpaliri imegide ha, sị, “Gaa gụọ na ọnụ.” Ya mere, eze gwara na ndịisi ọchịagha ya ha so, “Jegharịa nʼebo niile nke , site na ruo Bịasheba, gụkọtaa ndị tozuru ije agha nʼ niile ka m nwee ike mata ole ọnụọgụgụ ha dị.” zaghachiri eze, “Ka anyị bụ gị, mee ka ndị agha mụbaa, otu onye narị ụzọ, otu onye narị ụzọ karịa. Ka anya onyenwe m, bụ eze, hụkwa ya. Ma nʼihi gịnị ka onyenwe m bụ eze ji chọọ ime ihe dị otu a?” Ma okwu eze dị ike karịa nke na nke ndị ọchịagha ahụ. Ya mere, ha hapụrụ ihu eze pụọ ịgụ ndị agha ọnụ. Mgbe ha gabigachara Jọ, ha manyere ụlọ ikwu ha na nso , nʼaka nri obodo ahụ dị nʼetiti ndagwurugwu na-eru , ha gara ruokwa nʼala , bịarukwaa , jee gburugburu jeruo Saịdọn. Ha jere ruokwa nʼebe e wusiri ike nke Taịa, na obodo niile nke ndị , na nke ndị . Nʼikpeazụ, ha gaara ruo Bịasheba nʼime ndịda . Mgbe ha jegharịchara nʼala ahụ niile; ha lọghachitere na na ngwụcha ọnwa nke itoolu na iri abalị abụọ ya. nyere eze ngụkọta ọnụọgụgụ nke ndị agha . Nʼ, ha dị narị puku asatọ, bụ ndị ikom ndị tozuru iji mma agha buo agha, na ha dị narị puku ise. Ma obi bidoro ịta ya ụta mgbe ọ gụchara ndị ikom na-alụ agha ọnụ. Ọ sịrị anyị, “Emehiela m nke ukwuu nʼihi ihe m mere. Ma ugbu a, Onyenwe anyị biko, arịọ m gị, wezuga ikpe ọmụma nke dịịrị ohu gị; nʼihi na emeela m ihe nzuzu dị ukwuu.” Nʼụtụtụ echi ya, tupu na-eteta nʼụra, okwu anyị eruola onye amụma, bụ onye ọhụ ụzọ , sị, “Gaa gwa , ‘Otu a ka anyị na-ekwu: Ụzọ ihe atọ ka m na-eche gị nʼihu. Họrọ otu nʼime ha nke m ga-eme ka ọ bịakwasị gị.’ ” Ya mere, jekwuuru sị ya, “Ọ bụ ka oke ụnwụ ịda nʼala gị afọ atọ? Ka ọ bụ na ị ga-agbalaga site nʼihu ndị iro gị ọnwa atọ, ka ha na-achụ gị ọsọ? Ka ọ bụ ka ajọ ọrịa na-efe efe daa nʼala gị mkpụrụ ụbọchị atọ? Ugbu a, chee echiche, kpebie ọsịsa ị chọrọ ka m weghachiri onye ahụ zitere m.” Devid sịrị , “Anọ m nʼoke nsogbu, ọ ka mma ka anyị daba nʼaka anyị karịa ịdaba nʼaka mmadụ, nʼihi na obi ebere ya bara ụba.” Nʼihi ya, Onyenwe anyị zitere ajọ ọrịa na-efe efe nʼala , site nʼụtụtụ ahụ ruo oge akara aka. Ọ bụ iri puku mmadụ asaa nwụrụ site na ruo Bịasheba. Mgbe mmụọ ozi ahụ setịpụrụ aka ya ibibi , o wutere anyị nʼihi oke mbibi ahụ. Ọ sịrị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta nhụju anya nye ndị mmadụ, “O zuola. Seghachi aka gị.” ahụ, mmụọ ozi anyị nọ nʼebe ịzọcha ọka onye . Mgbe hụrụ mmụọ ozi ahụ na-etida ndị mmadụ, ọ sịrị anyị, “Ọ bụ mụ onwe m mehiere; mụ bụ onye ọzụzụ atụrụ, mere ajọ omume. Ma ndị a bụ naanị ụmụ atụrụ, gịnị kwanụ ka ha mere? Ka aka gị dịgide naanị nʼahụ m, dịgidekwa nʼahụ ndị ụlọ m.” Nʼụbọchị ahụ, bịara nʼụlọ gwa ya sị, “Gaa, wuore anyị ebe ịchụ aja nʼebe ịzọcha ọka , onye .” Ya mere, Devid rubere isi gaa mee dịka iwu anyị nyere site nʼọnụ . Mgbe weliri anya hụ eze na ndị ọrụ ya ka ha na-abịa nʼebe ọ nọ, ọ pụtara kpọọ isiala nye eze. Kpudokwa ihu ya nʼala. Arauna sịrị, “Gịnị mere onyenwe m, bụ eze ji bịakwute ohu ya?” zaghachiri, “Abịara m ịzụrụ ebe ịzọcha ọka gị, ka m nwee ike wuore anyị ebe ịchụ aja; ka akwụsị ọrịa a na-efe efe dakwasịrị ndị mmadụ.” Arauna sịrị , “Ka onyenwe m, bụ eze were ihe ọbụla ọ chọrọ, werekwa chụọ aja. Lee ehi maka iji chụọ aja nsure ọkụ, leekwa ihe igwe ịzọcha ọka niile, na osisi ndị ahụ niile a na-anyanye ehi nʼolu, ka ha bụrụ nkụ. Eze, ihe ndị a niile ka mụ bụ na-enye eze, ka anyị gị nabatakwa gị.” Ma eze zaghachiri , “Ee, aghaghị m ịkwụzu gị ụgwụ ya, nʼihi na agaghị m achụrụ anyị, bụ m aja nsure ọkụ nke na-agaghị efu m ihe ọbụla.” Ya mere, Devid zụrụ ebe ịzọcha ọka ahụ na ehi ahụ niile, kwụọ iri ọlaọcha ise, nʼihi ha. Devid wuru ebe ịchụrụ anyị aja nʼebe ahụ. Chụọkwa aja nsure ọkụ na aja udo. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị zara ekpere o kpere nʼihi ala ahụ. Nrịa nrịa ahụ na-efe efe nke dakwasịrị kwụsịkwara.
Every verse in 2 Samuel 24
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.