2 Samuel 3:27
“Mgbe Abna lọghachiri na Hebrọn, Joab duuru ya gaa nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama, dịka ọ chọrọ ka ha kparịtaa ụka. Ngwangwa, ọ mịpụtara nwa mma ya, jiri ya magbuo Abna, nʼihi ịbọ ọbọ ọbara nwanne ya, bụ Asahel.”
2 Samuel 3:27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 27 of 39 in 2 Samuel chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Agha dị nʼetiti ndị ụlọ Sọl na ụlọ dịịrị ruo oge toro ogologo. Ma ka na-aga nʼihu na-esiwanye ike, ụlọ Sọl na-aga azụ na-ada ada. A mụtaara ọtụtụ ụmụ ndị ikom nye mgbe ọ nọ na ọn. Ọkpara ya bụ ọn nke, Ahinoam bụ nwanyị mụrụ. Nke abụọ bụ , nke , nwunye ochie , onye mụrụ. Nke atọ bụ ọm, nke nwa nwanyị , bụ eze mụrụ. Nke anọ bụ ịja, nwa nwoke . Nke ise bụ nwa ; nke isii bụ , nwa nwoke nwunye . Ndị a ka a mụtaara na ọn. O ruo, mgbe agha na-aga nʼihu nʼetiti ụlọ Sọl na ụlọ , na nọ na-eme ka ọnọdụ ya sie ike nʼụlọ Sọl. Ma Sọl nwererịị otu iko nwanyị aha ya bụ , nwa Aịa. Ishboshet jụrụ ajụjụ sị, “Gịnị mere gị na iko nwanyị nna m ji dinaa?” Iwe were nke ukwuu nʼihi ihe kwuru. Ya mere, ọ zara, “Ọ bụ isi nkịta nke ụlọ ka m bụ? Taa ka m ji obi m niile na-ejere ụlọ nna gị, bụ Sọl, na ezinaụlọ ya, na ndị enyi ya ozi. Ewerebeghị m gị nyefee nʼaka . Ma lee, ugbu a i na-ebo m ebubo ajọ omume nʼihe metụtara nwanyị a. Ka mesoo mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma ọ bụrụ na m emereghị ihe ndị ahụ niile anyị sitere nʼịṅụ iyi kwee nkwa inye ya. Ịnapụ ụlọ Sọl alaeze ahụ, na ime ka ocheeze guzosie ike nʼebe niile na niile nọ, site na ruo Bịasheba.” Ishboshet ekwughị ihe ọbụla nʼihi na ọ na-atụ egwu. Ngwangwa, Abna zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru sị ya, “Onye nwee ala a? Ka mụ na gị gbaa ndụ. Aga m enyere gị aka kpọghachite ndị ka ha dịnyeere gị.” Devid sịrị, “Ọ dị mma. Mụ na unu ga-agba ndụ. Ma ọ dị otu ihe m chọrọ nʼaka unu. Unu agaghị ahụ ihu m anya ma ọ bụrụ na unu eduteghị , nwa Sọl, mgbe unu ga-abịa ịhụ m.” Devid ziri nwa Sọl ozi sị ya, “Dulatara m nwunye m , nʼihi na ọ bụ narị apị ndị ka m ji lụtara ya onwe m.” Na-atụfughị oge, Ishboshet nyere iwu ka e site nʼaka di ya bụ , nwa , kpọpụta ya. Mgbe ha du ya na-aga, Paltiel sogidere ya nʼazụ na-akwa akwa tutu ha eruo . Nʼebe ahụ ka nọ sị ya, “Laghachi ugbu a.” Ọ tụgharịrị laa. Abna na ndị okenye kparịtara ụka. Ọ chetaara ha sị ha, “Ọ dịla anya kemgbe unu na-achọ ka bụrụ eze unu. Ugbu a meenụ ya, nʼihi na anyị kweere nkwa, ‘Site nʼaka ohu m bụ ka m ga-esi zọpụta ndị m bụ site nʼaka ndị , nakwa site nʼaka ndị iro ha niile.’ ” Abna gwakwara ndị okwu. Emesịa, o jere ọn ịgwa ihe niile ndị na ndị zubere ime. Abna, ya na iri ndị ikom abụọ so gakwuru na ọn. Mgbe ha ruru, Devid meere ha oke oriri. Mgbe ahụ, Abna sịrị , “Ka m gaa ngwangwa ga kpọkọtaa ndị niile, nye onyenwe m bụ eze, ka gị na ha gbaa ndụ, ka ị bụrụ eze ndị niile mkpụrụobi gị na-achọsi ike.” Ya mere zilara . Ọ laa nʼudo. Nʼotu mgbe ahụ, ndị ikom na si nʼebe ha gara ịpụnara ndị mmadụ ihe lọta, bukọrọ ọtụtụ ihe nkwata. Ma anọghịkwa na ọn ya na , nʼihi na ezipụla ya, ọ pụọla nʼudo. Mgbe na ndị agha ya lọtara, a kọọrọ ya na , nwa , bịara hụ eze, na ọ laakwala nʼudo. Ya mere jekwuuru eze sị ya, “Gịnị ka i mere? Lee, Abna bịakwutere gị. Gịnị mere i ji hapụ ya ka ọ laa? Lee ya ugbu a, ọ laala! Ị maara onye nwa bụ? Ọ bịara ịghọ gị aghụghọ, na inyocha njegharị gị, ịchọpụta ihe niile ị na-eme.” Mgbe si nʼihu pụta, o zipụrụ ndị ozi ka ha sochie azụ, gwa ya ka ọ laghachi. Ha hụrụ ya nʼolulu mmiri . O sokwara ha laghachi, ma amaghị ihe banyere nke a. Mgbe lọghachiri na ọn, duuru ya gaa nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama, dịka ọ chọrọ ka ha kparịtaa ụka. Ngwangwa, ọ mịpụtara nwa mma ya, jiri ya magbuo , nʼihi ịbọ ọbọ ọbara nwanne ya, bụ . Mgbe emesịrị, Devid nụrụ banyere ya, ọ sịrị, “Aka m dị ọcha, ya na nke alaeze m nʼihu anyị banyere ọbara , nwa . Ka ikpe ọmụma a dakwasị nʼisi, nakwa ezinaụlọ nna ya niile, ka a gharakwa ịhụ nʼụlọ onye na-adịghị arịa ọrịa ahụ ihe ntokasị, maọbụ ọrịa ekpenta, maọbụ onye ji mkpara eji akpa akwa, maọbụ onye ga-anwụ site na mma agha, maọbụ onye ụkọ nri adịghị akọ.” Ya mere, na nwanne ya gburu , nʼihi na gburu nwanne ha nʼagha ọn. Emesịa, Devid kpọrọ na ndị niile so ya sị ha, “Dọwaanụ uwe unu, yikwasị onwe unu akwa mkpe, jegharịakwanụ nʼọnọdụ iru ụjụ nʼihi .” , bụ nʼonwe ya so ndị bu ozu nʼazụ. Ha liri na ọn. Eze na ndị niile kwara akwa nʼakụkụ ili ahụ nʼihi . Eze bụrụ abụ akwa nʼihi , sị, “O kwesiri ka nwụọ dịka onye nzuzu? E kekwaghị aka gị abụọ ihe. E kekwaghị ụkwụ gị abụọ agbụ. Ị nwụrụ dịka onye ndị ajọ omume gburu.” ụ niile bekwara akwa ọzọ nʼihi ya. Mgbe ahụ, ndị mmadụ bịakwutere rịọọ ka o ritụ ihe, mgbe ìhè ụbọchị ka dị, ma ṅụrụ iyi sị, “Ka mesoo m mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma ọ bụrụ na m edetụ achịcha maọbụ ihe ọbụla ọzọ ọnụ tutu ruo mgbe anyanwụ dara.” Ndị mmadụ nụrụ ihe o kwuru, okwu ahụ tọkwara ha ụtọ. Nʼezie, ihe niile eze mere tọrọ ha ụtọ. Nʼụbọchị ndị mmadụ niile nọ ebe ahụ ka niile matara na eze amaghị ihe banyere ọnwụ , nwa . Devid jụrụ ndị ikom ya ajụjụ sị, “Unu ghọtakwara na onye a dara nʼ taa bụ nwa eze na onye dị mkpa? Ọ bụ ezie na m bụ onye anyị tere mmanụ ịbụ eze, ma o nweghị ihe m pụrụ ime ụmụ ndị ikom ndị a, nʼihi na ha dị ike karịa m. Ka anyị kwụghachi onye ọjọọ ihe ọjọọ ọ mere.”
Every verse in 2 Samuel 3
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.