2 Samuel 4:5
“Nʼoge a, Rekab na Baana ụmụ Rimọn, onye Beerọt bịaruru nʼụlọ Ishboshet nʼoge ehihie, mgbe ọ nọ na-ezu ike.”
2 Samuel 4:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 5 of 12 in 2 Samuel chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe nwa Sọl nụrụ na anwụọla na ọn. Ọ tụrụ egwu. Ndị tụkwara egwu hie nne. Nʼoge a, nwa Sọl nwere mmadụ abụọ ndị bụ ndịisi ndị na-aga apụnara ndị mmadụ ihe. Aha otu onye bụ , aha onye nke ọzọ bụ . Ha abụọ bụ ụmụ ọn onye ọt, nke dị nʼebo . A na-agụ ndị ọt dịka ndị , nʼihi na ndị ọt gbara ọsọ agha gbalaa , obodo ndị . Ha bikwa nʼebe ahụ ruo taa dịka ndị ọbịa. (Jonatan nwa Sọl nwere otu nwa nwoke dara ngwụrọ nʼụkwụ ya abụọ. Ọ gbara afọ ise mgbe akụkọ banyere Sọl na si bịarute ha. Nwanyị na-eku ya kuuru ya bido ịgbapụ ọsọ, ma dịka ọ na-agba ọsọ, nwantakịrị nwoke ahụ dara nʼala ghọọ onye ngwụrọ. Aha ya bụ .) Nʼoge a, Rekab na ụmụ ọn, onye ọt bịaruru nʼụlọ nʼoge ehihie, mgbe ọ nọ na-ezu ike. Ha banyere nʼime ime ụlọ, dịka a ga-asị na ha na-aga iburu ọka wiiti. Mgbe ha banyere nʼebe ahụ, ha mara mma nʼafọ. Emesịa, Rekab na nwanne ya si nʼụlọ ahụ zopu onwe ha. Ha abatala nʼụlọ mgbe dinara nʼelu ihe ndina ya, nʼime ụlọ ndina ya. Mgbe ha machara ya mma, gbuo ya, ha bipụrụ ya isi. Buru isi ya gbalaga. Jee ije abalị ahụ niile gafee ọzara. Ha buuru isi butere na ọn, sị eze, “Taa ka anyị bọọrọ onyenwe m eze ọbọ megide Sọl na mkpụrụ ya. Nke a bụ isi , nwa onye iro gị Sọl, onye chọsịrị ike iwepụ ndụ gị.” Ma zara na ụmụ ọn onye ọt okwu sị ha, “Dịka anyị si adị ndụ, onye napụtara m site na nsogbu m niile, mgbe otu onye bịakwutere m gwa m na Sọl anwụọla, na-eche nʼobi ya na o wetaara m oziọma. Egburu m ya na , si otu ahụ kwụọ ya ụgwọ oziọma ahụ o chere na ọ wetaara m. Ọ bụladị karịa nke a, mgbe ndị ikom ajọ omume gburu nwoke onye aka ya dị ọcha nʼụlọ ya, nʼelu ihe ndina ya? M ga-ahapụ ịbọtara onye e gburu egbu ọbọ, si otu a kpochapụ unu nʼụwa!” Devid nyere ụmụ okorobịa ya iwu ka ha gbuo mmadụ abụọ ahụ. Ha gbukwara ha. Emesịa, ha bipụrụ aka ha na ụkwụ ha. Were ozu ha kwụba ya nʼakụkụ ọdọ mmiri ọn. Ha wekwaara isi , lie ya nʼili na ọn.
Every verse in 2 Samuel 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.