2 Samuel 5:12
“Mgbe ahụ, Devid ghọtara na Onyenwe anyị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị Izrel. Bulikwa alaeze ya elu nʼihi ndị ya Izrel.”
2 Samuel 5:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 12 of 25 in 2 Samuel chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, ndị ebo niile bịakwutere na ọn, sị ya, “Lee, ọkpụkpụ gị na anụ ahụ gị ka anyị bụ. Nʼoge gara aga, mgbe Sọl bụ eze na-achị anyị, ọ bụ gị duuru ndị agha nʼọgụ niile, ma ọpụpụ ma mbata. Onyenwe anyị sịrị gị, ‘Ị ga-azụ ndị m, bụ , ị ga-abụkwa onye ga-achị ha.’ ” Mgbe ndị okenye niile bịakwutere na ọn, ha na eze gbara ndụ nʼihu anyị na ọn. Ha tere mmanụ ịbụ eze . Devid gbara iri afọ atọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịkwara iri afọ anọ. Ọ chịrị ndị niile na ọn afọ asaa na ọnwa isii. Chịakwa ndị na niile mgbe ọ nọ na ọn na mgbe ọ nọ na iri afọ atọ na atọ, Eze na ndị ikom ya zọọrọ ije garuo ibuso ndị bi nʼebe ahụ agha. Ndị gwara sị, “Ị gaghị abata nʼebe a, ọ bụladị ndị ìsì na ndị ngwụrọ nwere ike ịchụghachi gị azụ.” Ha na-eche sị, “Devid agaghị abata nʼebe a,” nʼagbanyeghị okwu ndị a, Devid dọtara ebe ahụ e wusiri ike nke ọn nʼagha, ya bụ obodo . Nʼụbọchị ahụ, Devid kwuru sị, “Onye ọbụla ga-emeri ndị ga-esite nʼọnụ warawara ebe mmiri si abanye nʼobodo a banyekwuru ndị ngwụrọ na ndị ìsì a bụ ndị iro .” Ọ bụ nke a mere ha ji ekwu okwu sị, “Ndị ìsì na ndị ngwụrọ agaghị abata nʼụlọeze ahụ.” Devid biiri nʼebe ahụ e wusiri ike, kpọọ ya obodo . O wuru akụkụ ebe dị gburugburu ya, site na baa ruo nʼime ya. Ma ọ gara nʼihu na-adị ukwuu karịa, nʼihi na anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile nọnyeere ya. bụ Taịa, zitere osisi sida e ji ewu ụlọ, na ndị ǹka osisi, ndị na-ewu ụlọ. Ha wuuru ụlọeze. Mgbe ahụ, Devid ghọtara na anyị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị . Bulikwa alaeze ya elu nʼihi ndị ya . Mgbe sitere na ọn kwabata na ; ọ lụrụ ndị inyom ọzọ, nwetakwara onwe ya ọtụtụ ndị iko nwanyị. Ọ mụtakwara ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. Ndị a bụ aha ụmụ a mụụrụ ya na : Shamua, Shobab, Netan, Solomọn, Ibha, Elishua, Nefeg, Jafia, Elishama, Eliada na . Mgbe ndị nụrụ na eteela mmanụ ị bụ eze ndị , ha pụrụ ka igwe ha niile ha ịchọ ya. Ma nụrụ maka ya, gbadaa nʼime ebe ahụ e wusiri ike. Ma ndị bịara, gbasaa onwe ha na niile. Mgbe ahụ, Devid jụrụ anyị ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?” anyị zara sị ya, “Gaa, nʼihi na aghaghị m inyefe ndị nʼaka gị.” Ya mere, Devid gara -, meriekwa ha nʼebe ahụ. O kwuru sị, “Onyenwe anyị enupula megide ndị iro m nʼihu m, dịka idee mmiri si enupu.” Nʼihi ya, a kpọrọ ebe ahụ -. Ndị hapụrụ arụsị niile ha nʼebe ahụ. Devid na ndị ikom ya chịkọtara ha chịpụ. Ma ndị lọghachiri ọzọ, gbasaa onwe ha na . Nʼihi nke a, Devid jụrụ anyị ase, ọ zara sị, “Esitekwala nʼihu ha gaa, kama gaa gburugburu ruo nʼazụ ha, buso ha agha na ncherita ihu osisi balsam ndị ahụ. Ngwangwa ị nụrụ ụda ikiri ụkwụ nʼelu osisi balsam ndị ahụ, mee ngwa malite ọgụ, nʼihi na nke a pụtara na anyị eburula unu ụzọ pụọ, itigbu ndị agha .” Devid mere dịka anyị nyere ya nʼiwu. O tigburu ndị , site na ruo .
Every verse in 2 Samuel 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.