2 Samuel 6:9

“Devid tụrụ egwu Onyenwe anyị nʼụbọchị ahụ. O kwuru sị, “Igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị ọ ga-esi aṅaa bịakwute m?””

2 Samuel 6:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 23 in 2 Samuel chapter 6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Samuel 6 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Emesịa, Devid chịkọtara iri puku ndị agha atọ a zụziri azụzi, Ya na ndị ikom ya niile gara nʼime , isi nʼebe ahụ bugota igbe ọgbụgba ndụ , nke akpọkwasịrị ya, bụ aha anyị. Onye pụrụ ime ihe niile, onye na-anọkwasị nʼetiti . Ha dọkwasịrị igbe ahụ nʼelu ụgbọala ọhụrụ ehi na-adọkpụ, buputa ya site nʼụlọ nke dị nʼelu ugwu nta. Ọ bụ Ụza na , ụmụ , na-edu ụgbọala ọhụrụ ahụ, nke igbe ọgbụgba ndụ dị nʼelu ya, Ahio butere ụzọ na-aga nʼihu igbe ahụ. Devid na ndị weere ike ha niile na-aṅụ ọṅụ nʼihu anyị. Ha ji abụ, ụbọ akwara, opi, une na ogene na ihe egwu dị iche iche, dịka ịgba na ekwe na-eti egwu. Mgbe ha rutere nʼebe ịzọcha ọka nke ọn, Ụza setịpụrụ aka ya, jide igbe ọgbụgba ndụ ahụ, nʼihi na ehi ahụ zọhiere ụkwụ. Ma iwe anyị dị ọkụ megide Ụza, nʼihi omume enweghị nsọpụrụ o mere. Ya mere, Chineke tigburu ya. Ọ nwụọ nʼebe ahụ nʼakụkụ igbe . Mgbe ahụ, iwe were , nʼihi ọnụma anyị dakwasịrị Ụza. Ruo taa, a na-akpọ ebe ahụ Ụza. Devid tụrụ egwu anyị nʼụbọchị ahụ. O kwuru sị, “Igbe ọgbụgba ndụ anyị ọ ga-esi aṅaa bịakwute m?” O kweghị ebubata igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ nʼime obodo , kama o bugara ya nʼụlọ -Edọm, onye . Igbe ọgbụgba ndụ anyị nọrọ nʼụlọ -Edọm, onye ọnwa atọ. Onyenwe anyị gọzikwara ya na ezinaụlọ ya niile. Mgbe a gwara eze bụ si, “Onyenwe anyị agọziela ezinaụlọ -Edọm na ihe niile o nwere, nʼihi igbe ọgbụgba ndụ .” Nʼihi nke a, Devid ji oke ọṅụ gaa nʼụlọ -Edọm, nʼihi ibugote igbe ọgbụgba ndụ , buga nʼobodo . Mgbe ndị bu igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ zọrọ nzọ ụkwụ isii; ọ na-eji oke ehi na nwa ehi gbara abụba chụọ aja. Devid ji ike ya niile na-ete egwu nʼihu anyị. Ọ yi uwe efọọd e ji akwa ọcha dụọ nʼụbọchị ahụ, mgbe ya na ndị niile ji iti mkpu na ụda ịfụ opi ike na-ebubata igbe ọgbụgba ndụ anyị. Mgbe ha bu igbe ọgbụgba ndụ anyị na-abata nʼobodo , Mikal, nwa Sọl lepụrụ anya site na oghereikuku ụlọ. Mgbe ọ hụrụ eze ka ọ na-awụli elu na-etekwa egwu nʼihu anyị, o ledara ya anya nʼime obi ya. Ha bubatara igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ, guzobe ya nʼọnọdụ ya nʼime ụlọ ikwu nke manyere maka ya. Devid chụrụ aja nsure ọkụ na aja udo nʼihu anyị. Mgbe ọ chụsịrị aja nsure ọkụ na aja udo ndị a, ọ gọziri ndị nʼaha anyị, Onye pụrụ ime ihe niile. O nyekwara onye ọbụla nʼetiti igwe ndị niile ahụ, ma nwoke ma nwanyị, otu ogbe achịcha, ọkpụrụkpụ anụ na achịcha mkpụrụ osisi a mịkpọrọ amịkpọ. Ndị a niile lara, onye ọbụla nʼụlọ nke ya. Mgbe lọtara ka ọ gọzie ndị ụlọ ya, Mikal, ada Sọl pụtara izute ya, sị, “Lee ka eze si mee onwe ya onye dị ukwuu taa! Ọ gbara onwe ya ọtọ na mbara, nʼihu ndị ohu nwanyị nke ndị odibo ya dịka mmadụ efu.” Ma zara sị ya, “Ọ bụ nʼihu anyị onye họpụtara m karịa nna gị maọbụ onye ọbụla ọzọ sitere nʼụlọ ya ka m tere egwu. E, Onyenwe anyị ahụ họpụtara m ịbụ onyendu , ndị nke ya. Nʼezie, aga m aga nʼihu ịkpa agwa dịka onye nzuzu nʼihi ịsọpụrụ anyị. E, aga m aga nʼihu ịghọ onye na-enweghị uche, na onye e weturu ala nʼanya onwe m. Ma ụmụ agbọghọ ndị ahụ i kwuru okwu ha, ha ga-asọpụrụ m!” Mikal, ada Sọl amụtaghị nwa ọbụla ruo nʼoge ọnwụ ya.

Every verse in 2 Samuel 6

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00