2 Samuel 8:12
“Mba ndị a bụ: Edọm, Moab, ndị Amọn, ndị Filistia na Amalek. O dokwara nsọ nye Onyenwe anyị ihe ọ kwatara nʼagha site nʼaka Hadadeza nwa Rehob, bụ eze Zoba.”
2 Samuel 8:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 12 of 18 in 2 Samuel chapter 8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 8 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Devid meriri ndị . Mee ka ha nọdụ nʼokpuru ọchịchị ya. Ọ naara obodo - site nʼọchịchị ndị . Devid merikwara ndị . O mere ka ha dinaa nʼala. O jikwa ụdọ ọtụtụ tụa ha. Ọtụtụ abụọ ọbụla nʼime ha ka egburu. Ọtụtụ nke atọ ka a hapụrụ ka ha dịrị ndụ. Ya mere, ndị ghọrọ ndị ohu , na-ebutakwara ya ụtụ kwa afọ ọbụla. Devid merikwara nwa , eze . Mgbe ọ gara inweghachita ogidi e jiri mara ya, nʼakụkụ osimiri . Devid nwudere otu puku ịnyịnya ya na-adọkpụ ụgbọ agha, puku ndị agha asaa ndị na-agba ụgbọ agha, tinyere ndị agha ji ụkwụ eje dị iri puku abụọ. O bipụrụ akwara ụkwụ ịnyịnya ndị ahụ niile ọ dọtara nʼagha, ma hapụ naanị narị ịnyịnya. Mgbe ndị nke ọs bịara inyere eze aka, Devid gburu iri puku ndị agha abụọ na abụọ nʼime ha. O wuru ogige ndị agha nʼalaeze ndị nke ọs. Ndị ghọrọ ndị ohu , na-ewetakwa ụtụ ịnata ihuọma. Onyenwe anyị nyere mmeri ebe ọbụla ọ gara. Devid chịkọtara ọta ọlaedo ndịisi agha ji lụọ agha webata ha na . Site na nakwa , bụ obodo na-achị. Eze weere ọtụtụ bronz dị ukwuu. Mgbe , eze , nụrụ na emeriela ndị agha niile, o zipụrụ , nwa ya nwoke, ka ọ gaa kelee , nʼihi mmeri o meriri nʼagha, bụ onye ya na nọ nʼagha. Joram ji ọtụtụ akụrụngwa nke ọlaọcha, nke ọlaedo na nke bronz bịa. Eze doro akụrụngwa ndị a niile nsọ nye anyị, dịka o si mee ọlaọcha na ọlaedo si na mba niile ndị ọ lụgburu. Mba ndị a bụ: Edọm, , ndị Amọn, ndị na . O dokwara nsọ nye anyị ihe ọ kwatara nʼagha site nʼaka nwa , bụ eze . Devid meere onwe ya aha, mgbe o si nʼitigbu puku ndị ikom Edọm iri na asatọ na lọghachite. O wuru ogige ndị agha nʼala Edọm niile, ndị Edọm niile ghọrọ ndị na-ejere ozi. Onyenwe anyị nyere mmeri ebe ọbụla ọ gara. Devid chịrị ndị niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi. O mesokwaghị onye ọbụla mmeso ọjọọ. Onyeisi ndị agha ya bụ nwa ; ode akwụkwọ obodo bụ , nwa . Zadọk nwa , na nwa Abịata, bụ ndị nchụaja; Seraya bụ ode akwụkwọ eze. Benaya, nwa , bụ onyeisi ndị na . Ụmụ ndị ikom bụkwa ndị nchụaja.
Every verse in 2 Samuel 8
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.