2 Thessalonians 1:3
“Ụmụnna, anyị aghaghị ikele Chineke ekele mgbe niile banyere unu. O kwesiri ka anyị mee otu a, nʼihi okwukwe unu na-abawanye. Ịhụnanya onye ọbụla nʼime unu nwere nʼebe ibe ya nọ na-abawanyekwa.”
2 Thessalonians 1:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 3 of 12 in 2 Thessalonians chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Thessalonians 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Pọl, na Saịlas, na dere akwụkwọ a, Na-edegara nzukọ dị nʼobodo ịka nʼime anyị, na nʼime anyị ọs ịst. Ka amara na udo nke sitere na anyị, na anyị ọs ịst dịrị unu. Ụmụnna, anyị aghaghị ikele ekele mgbe niile banyere unu. O kwesiri ka anyị mee otu a, nʼihi okwukwe unu na-abawanye. Ịhụnanya onye ọbụla nʼime unu nwere nʼebe ibe ya nọ na-abawanyekwa. Nʼihi nke a, anyị na-eji unu na-anya isi nʼetiti nzukọ niile. Anyị na-akọrọ ha otu unu si jiri ntachiobi nọgidesie ike nʼime nsogbu niile dakwasịrị unu, na otu unu si nwee okwukwe dị ukwuu, ọ bụladị nʼetiti oke mkpagbu a na-akpagbu unu. Ihe ndị a niile na-egosi na ikpe bụ nke ziri ezi, nke e ji eme unu ndị kwesiri alaeze , nke unu na-ata ahụhụ nʼihi ya. Chineke bụ onye ezi omume nʼezie. Ọ ga-eji mkpagbu kwụghachi ndị na-akpagbu unu. Ọ ga-enyekwa unu bụ ndị a na-akpagbu na anyị onwe anyị ezumike. Ọ ga-eme nke a mgbe a ga-eme ka anyị ọs ya na ndị mmụọ ozi si nʼeluigwe pụta ìhè. Ọ ga-abịa nʼụdị ire ọkụ taa ndị ahụ na-amaghị ahụhụ na ndị jụrụ ịnabata oziọma nke anyị ọs ịst. Ndị a ga-ata ahụhụ mbibi ruo ebighị ebi, ebe ha na-agaghị ahụ ihu anyị na ebube nke ike ya, nʼụbọchị ahụ ọ ga-abịa ịnara ịja mma na otuto, nʼime ndị nsọ ya, ya na ka ọ bụrụ ihe ịtụnanya nʼebe ndị kweerenụ nọ, nʼihi na unu kwenyere ama nke oziọma ahụ anyị gbaara unu. Nʼihi nke a, anyị na-anọgide nʼekpere nʼihi unu, na-arịọ ka gụọ unu dịka ndị kwesiri ọkpụkpọ ọ kpọrọ unu, na-arịọkwa ka o site nʼike ya mee ka unu mezuo ebumnobi nke ihe dị mma, na ezi ọrụ niile nke okwukwe. Ka e nye aha anyị ọs otuto nʼime unu, unu onwe unu nʼime ya kwa, dị ka amara nke anyị na nke anyị ọs ịst si dị.
Every verse in 2 Thessalonians 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.