Acts 11:9
““Olu ahụ siri nʼeluigwe zaghachi nke ugboro abụọ, ‘Akpọla ihe ọbụla ihe rụrụ arụ bụ nke Chineke mere ka ọ dị ọcha.’”
Acts 11:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 9 of 30 in Acts chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Acts 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị ozi na ụmụnna ndị bi na ịa niile nụrụ na ndị mba ọzọ anabatala okwu . Mgbe ruru , ndị kwere ekwe e biri ugwu tara ya ụta, na-asị, “Gịnị mere ị ji gakwuru ndị a na-ebighị ugwu soro ha rie ihe?” Pita kọwaara ha ihe niile mere na otu o si mee, na-asị. “Otu ụbọchị, mgbe m nọ nʼobodo , ahụrụ m ọhụ nʼoge m na-ekpe ekpere. Nʼime ọhụ a, ahụrụ m ihe yiri akwa ọcha dị obosara nke e sitere nʼakụkụ anọ ya na-ewedata site nʼeluigwe. E budatara ya nʼihu m. Nʼime ya, ahụrụ m anụmanụ ndị nwere ụkwụ anọ, na anụ ọhịa, na anụ ndị na-akpụ akpụ nʼala na ụmụ nnụnụ nke eluigwe. Mgbe ahụ, anụrụ m olu gwara m sị, ‘Pita, bilie, gbuo ma riekwa.’ “Ma asịrị m, ‘Mba, Onyenwe m, ọ dịbeghị mgbe ihe na-adịghị ọcha maọbụ ihe rụrụ arụ bara m nʼọnụ.’ “Olu ahụ siri nʼeluigwe zaghachi nke ugboro abụọ, ‘Akpọla ihe ọbụla ihe rụrụ arụ bụ nke mere ka ọ dị ọcha.’ Nke a mere ugboro atọ, ma emesịa dọlie ha niile laa nʼeluigwe. “Nʼotu oge ahụ, ndị ikom atọ ndị e zipụrụ site ịkpọ m bịarutere kwụsị nʼọnụ ụzọ nʼụlọ ebe m nọ. Mmụọ Nsọ gwara m ka m ghara inwe obi abụọ isoro ha na-akpaghị oke ọbụla. Mmadụ isii ndị a nʼetiti ụmụnna anyị sokwa m, bịarute nʼụlọ nwoke ahụ. Ọ gwara anyị otu o si hụ mmụọ ozi nʼụlọ ya, onye sịrị, ‘Ziga ndị ozi jee ka ha kpọta ọn onye a na-akpọ . Ọ ga-ewetara gị ozi nke a ga-esite na ya zọpụta gị nʼezinaụlọ gị niile.’ “Mgbe m ka kpụ okwu ahụ nʼọnụ, Mmụọ Nsọ bịakwasịrị ha dịka o siri bịakwasị anyị na mbụ. Mgbe ahụ, echetara m okwu ahụ anyị kwuru sị, ‘Jọn ji mmiri mee unu baptizim, ma a ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.’ Ya mere, ọ bụrụ na nyere ha otu onyinye ahụ o nyere anyị mgbe anyị kweere nʼ anyị ọs ịst, onye ka m bụ iguzogide ?” Mgbe ha nụrụ nke a, ha agaghị nʼihu nʼịrụ ụka kama ha toro , na-asị, “Nʼezie, Chineke enyela ohere ka ọ bụladị ndị mba ọzọ chegharịa baa na ndụ.” Ugbu a, ndị ahụ niile gbasasịrị nʼihi mkpagbu ahụ bidoro mgbe a tụgburu na nkume, jeruru akụkụ na ọs na ọk na-ekwusa oziọma ahụ naanị nʼetiti ndị . Ma otu ọ dị, ụfọdụ nʼime ndị ikom ndị ahụ sitere nʼakụkụ ọs na gara ọk, malite ikwusara ndị oziọma banyere anyị ọs. Onyenwe anyị gọziri mgbalị ha niile. Nʼihi na ọtụtụ mmadụ chegharịrị kwere nʼ anyị. Mgbe nzukọ dị na nụrụ ihe ndị a, ha zipụrụ ka ọ gaa ọk. Mgbe o rutere, hụ ihe amara rụrụ nʼetiti ha. Ọ ṅụrịrị ọṅụ, mgbakwaa ha niile ume, gwa ha ka ha were obi ha niile nọgide nʼime anyị. Ọ bụ ezigbo mmadụ, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ na okwukwe. O nwekwara okwukwe dị ebube, nʼihi ya ọtụtụ mmadụ chegharịkwara bịakwute anyị. Emesịa, ọ gara ọk obodo ọs ịchọ Sọl. Mgbe ọ chọpụtara ya, o duuru ya bịa nʼọk. Ihe ha ka otu afọ, ka ha na-ezukọ nʼụlọ chọọchị na-akụziri ọtụtụ igwe mmadụ ihe. Ọ bụ nʼime ọk ka e buru ụzọ kpọọ ndị na-eso ụzọ ya ndị ịst. Nʼoge ahụ, ndị amụma sitere na bịaruru ọk. Otu onye nʼime ha a na-akpọ ọs biliri ọtọ buo amụma site nʼike Mmụọ Nsọ banyere oke ụnwụ ga-abịakwasị ụwa niile. Amụma a mezukwara nʼoge Klọdiọs na-achị. Ndị na-eso ụzọ ya kwekọrịtara ịtụkọta na iziga onyinye dị iche iche nye ndị kwere ekwe nọ na ịa. Onye ọbụla nyekwara ihe dịka o nwere ike. Ha mere nke a, ha zigara ndị okenye ihe ha tụkọtara, site nʼaka na Sọl.
Every verse in Acts 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.