Acts 13:33

“O mezuola ha nye anyị bụ ụmụ ha, site na-ime ka Jisọs site nʼọnwụ bilie, dịka e dere ya nʼakwụkwọ Abụ ọma, “ ‘Ị bụ ọkpara m, taa abụrụla m nna gị.’”

Acts 13:33 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 33 of 52 in Acts chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Acts 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị amụma na ndị nkuzi ụfọdụ nọkwa na nzukọ dị nʼọk. Ụfọdụ nʼime ha bụ na ọn onye a na-akpọ nwoke ojii, na ọs onye , na (onye azụlitekọrọ ya na eze Herọd), na Sọl. Mgbe ha nọ na-efe anyị ofufe na-ebukwa ọnụ, Mmụọ Nsọ sịrị, “Kewapụtaranụ m na Sọl, nʼihi ọrụ ahụ nke m kpọrọ ha.” Ya mere, mgbe ha busiri ọnụ kpekwa ekpere, ha bikwasịrị ha aka nʼisi zipụ ha. Ebe Mmụọ Nsọ zipụrụ ha, ha gbadara , sitekwa ebe ahụ gbadaa ọs. Mgbe ha bịaruru , ha banyere nʼụlọ nzukọ ndị kwusaa okwu . Jọn sokwa ha dịka onye na-ejere ha ozi. Mgbe ha gazuchara obodo niile ndị ahụ mmiri gbara gburugburu ruo ọs, ha zutere otu onye mgbaasị, onye bụ onye amụma ụgha a na-akpọ Ba-ọs. Ya na otu onye ọchịchị obodo, aha ya bụ ọs Pọlọs nọ. Ọ bụ nwoke nwere ọgụgụisi nʼebe ọ dị ukwuu, ọ kpọrọ na Sọl ka ha gwa ya okwu nke . Ma onye mgbaasị ahụ, onye aha ya bụkwa (nʼihi nke a bụ aha ya ma asụgharịa ya) malitere igbochi ha site nʼimegharị onyeisi ahụ anya ka ọ ghara ịnabata okwukwe ahụ. Ma Sọl, onye aha ya bụkwa Pọl, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ, legidere ya anya sị, “Gị nwa ekwensu, jupụtara nʼaghụghọ na nʼihe ọjọọ dị iche iche. Gị onye iro nke ezi omume niile. Ọ bụ na i gaghị akwụsị imerụ ụzọ niile ziri ezi nke anyị? Nʼihi ya lee, iwe nke anyị ga-adakwasị gị. Ị ga-ekpụ ìsì nwa oge, ị gaghị enwe ike hụ ìhè nke anyanwụ.” Nʼotu oge ahụ, ọ hụkwaghị ụzọ ọzọ. Ọ malitere na-ebigharị aka, na-achọkwa onye ga na-edugharị ya. Mgbe onyeisi ahụ hụrụ ihe mere, o kweere, nʼihi na o juru ya anya bụ ozizi nke okwu anyị. Pọl na ndị otu ya ji ụgbọ mmiri site na ọs garuo nke dị nʼala . Nʼebe a ka Jọn hapụrụ ha laghachi . Site na ha gara ruo ọk obodo nke dị na . Nʼụbọchị izuike, ha banyere nʼụlọ nzukọ ndị nọdụ ala. Mgbe a gụpụtasịrị site nʼakwụkwọ iwu na nke ndị amụma, ndịisi ụlọ ekpere ahụ zigara ya ozi, sị, “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu ịgbaume nye anyị, biko kwuonụ ya.” Pọl guzoro ọtọ nʼetiti ha feere ha aka ya, sị, “Unu ndị na unu ụmụnna m ndị mba ọzọ na-atụ egwu . Geenụ m ntị. Chineke nke họpụtara nna nna anyị ha mee ha mba dị ukwu nʼoge ha nọ nʼobodo . O ji ike aka ya dupụta ha site nʼala ahụ. Ọ nagidere ha iri afọ anọ nʼime ọzara. O bibiri mba asaa dị ukwuu nʼime ala nʼihi ha, nyekwa ndị ya obodo a ka ọ bụrụ nke ha. Nke a bụ ihe dị ka narị afọ anọ na iri afọ ise. “Mgbe nke a gasịrị, o nyere ha ndị ikpe dị iche iche ruo oge onye amụma. Mgbe ahụ ha rịọrọ ka enye ha eze, Chineke nyekwara ha Sọl, nwa , onye si nʼagbụrụ pụta, onye chịrị iri afọ anọ. Mgbe o wepụsịrị ya, o mere ka ọ bụrụ eze ha. Ọ gbara ama banyere ya sị, ‘Achọtala m nwa , nwoke nke dị ka ọchịchọ obi m nke si dị. Ọ bụkwa onye ga-eme ihe niile m chọrọ ka o mee.’ “Jisọs onye si nʼezinaụlọ pụta ka wetaara nzọpụta ahụ bụ ọs, dịka o kwere nkwa izite. Ma tupu ọbịbịa ya, Jọn ekwusala nye ndị banyere baptizim nke nchegharị. Nʼoge Jọn na-arụsị ọrụ ya, ọ na-asị, ‘Onye ka unu chere na m bụ? Abụkwaghị m onye ahụ. Mba! Abụghị m ya. Ma otu onye ahụ na-abịa nʼazụ m, onye m na-erughị ịtọpụ eriri akpụkpọụkwụ ya.’ “Ya mere, ụmụnna m, ndị si nʼagbụrụ na ndị niile na-atụ egwu , ozi nke nzọpụta a dịrị anyị niile. Ndị bi na na ndị na-achị ha amataghị ya, nke ha ji aghọta okwu ndị amụma nke a na-agụpụtara ha kwa izu, bụ nʼụbọchị izuike. Ma ha mere ka okwu ahụ mezuo, mgbe ha mara ya ikpe ọnwụ. Ọ bụ ezie na ha achọtaghị ihe kwesiri ọnwụ nʼaka ya. Ma ha rịọrọ ka o nye ike ka e gbuo ya. Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya, ha budatara ya site nʼelu obe, lie ya. Ma mere ka o si nʼọnwụ bilie. Ndị niile soro ya jegharịa site na ruo hụkwara ya anya ọtụtụ ụbọchị. Ndị a bụkwa ndị na-agba ama nʼihu ndị mmadụ banyere ya. “Anyị na-ezikwa unu oziọma a, nke nkwa ahụ kwere ndị nna nna anyị ha. O mezuola ha nye anyị bụ ụmụ ha, site na-ime ka ọs site nʼọnwụ bilie, dịka e dere ya nʼakwụkwọ Abụ ọma, “ ‘Ị bụ ọkpara m, taa abụrụla m nna gị.’ Ma banyere ime ka o site nʼọnwụ bilie, ka ọ ghara ịlaghachi nʼire ure ọzọ. Nke a bụ ihe o kwuru, “ ‘Aga m emezuru gị nkwa nsọ ahụ niile m kwere .’ E dekwara ya nʼebe ọzọ nʼabụ ọma, “ ‘Ị gakwaghị ahapụ anụ ahụ nke gị dị nsọ ka ọ hụ ire ure.’ “Mgbe rụzuru ọrụ chọrọ ka ọ rụọ nʼọgbọ ha, ọ nwụrụ, e likọọ ya na ndị nna nna ya ha o rekwara ure. Ma onye ahụ mere ka o site nʼọnwụ bilite erekwaghị ure. “Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ ọs, anyị na-ekwusa nye unu. A na-esite na ya gụọ onye ọbụla kwere nʼonye ezi omume ọ bụladị site nʼihe ndị ahụ niile nke iwu na-apụghị ịgụ unu dị ka ndị ezi omume. Lezienụ anya ka ihe niile ndị amụma kwuru ghara ịdakwasị unu. “ ‘Lee, unu ndị na-akwa emo, nọrọnụ na mgbagwoju anya ma lakwanụ nʼiyi. Nʼihi na agaje m ime otu ihe nʼụbọchị unu nke unu na-agaghị ekwe na o mere, ọ bụladị na mmadụ kọrọ unu maka ya.’” Mgbe Pọl na na-apụ, ndị mmadụ rịọrọ ha ka ha bịakwa nʼizu ụka ọzọ gwa ha okwu gbasara ihe ndị a. Mgbe a gbasara nzukọ ahụ, ọtụtụ ndị na ndị mba ọzọ na-atụ egwu sooro Pọl na , ndị gwara ha okwu, rịọsiekwa ha ike ka ha nọgide nʼamara . Nʼụbọchị izuike ọzọ ahụ, ọtụtụ ndị bi nʼobodo ahụ pụtara ịnụrụ okwu anyị. Mgbe ndị hụrụ igwe mmadụ ndị a, obi ha jupụtara nʼekworo, ha bidokwara ikwu okwu ọjọọ megide okwu niile Pọl na-ekwu. Ma Pọl na kwuru okwu na-asọghị anya sị, “Ọ dị mkpa na anyị buuru ụzọ gwa unu okwu nke , ma ebe ọ bụ na unu jụrụ ịnabata ya, na-echekwa na unu ekwesighị inweta ndụ ebighị ebi, lee, anyị ga-agakwuru ndị mba ọzọ. Nʼihi na nke a bụ ihe anyị nyere anyị nʼiwu, “ ‘Emeela m ka unu bụrụ ìhè nye ndị mba ọzọ, ka ị nwee ike weruo nzọpụta nʼebe niile ụwa sọtụrụ.’” Mgbe ndị mba ọzọ nụrụ ihe ndị a, obi tọrọ ha ụtọ, ha sọpụkwara okwu nke anyị. Ya mere ndị niile a họpụtara inweta ndụ ebighị ebi bụ ndị kwenyerenụ. Ya mere okwu anyị gbasara ruo ebe niile nʼobodo ahụ. Mgbe ahụ, ndị kpaliri obi ọtụtụ ụmụ nwanyị na-atụ egwu ndị ọnọdụ ha dị elu, na ndị ikom ndị nke ndu obodo ahụ. Ha kpasuru mkpagbu megide Pọl na si otu a, chụpụ ha site nʼobodo ahụ. Ha tichapụrụ aja dị nʼụkwụ ha ka ọ bụrụ ihe ịdọ aka na ntị mmegide ha. Ha hapụrụ obodo ahụ gaa ọm. Ma ndị na-eso ụzọ ya jupụtakwara nʼọṅụ na nʼike nke Mmụọ Nsọ.

Every verse in Acts 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00