Acts 14:1

“Nʼobodo Aikoniọm, Pọl na Banabas banyekwara nʼụlọ nzukọ ndị Juu, kwuo okwu nʼụzọ pụrụ iche nke mere nʼọtụtụ mmadụ, ndị Juu na ndị mba ọzọ kwenyekwara.”

Acts 14:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 28 in Acts chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Acts 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼobodo ọm, Pọl na banyekwara nʼụlọ nzukọ ndị , kwuo okwu nʼụzọ pụrụ iche nke mere nʼọtụtụ mmadụ, ndị na ndị mba ọzọ kwenyekwara. Ndị , ndị na-anabataghị okwu ahụ, kpaliri ndị mba ọzọ mee ka mkpụrụobi ha jọọ njọ megide ụmụnna. Otu ọ dị, ha nọgidere nʼebe ahụ ogologo oge, na-ekwusakwa okwu nke anyị na-atụghị egwu ọbụla. Onye nke gosikwara na ọ bụ okwu amara ya ka ha na-ekwu site nʼinye ha ike ịrụ ọrụ ịrịbama na ọrụ ebube dị iche iche. Ma ndị obodo ahụ kewara abụọ, ụfọdụ nʼime ha dịnyere ndị . Ụfọdụ dịnyekwara ndị ozi. Mgbe ndị mba ọzọ, na ndị , ha na ndị ndu ha, gbara izu ime ha ihe ihere, tụọkwa ha nkume. Ndị ozi ahụ matara nzube ha site nʼebe ahụ gbapụ ọsọ gbaruo nʼakụkụ , gbaba nʼime obodo na na obodo nta ndị ọzọ ndị dị nʼakụkụ ebe ahụ. Nʼebe ahụ, ha gara nʼihu na-ekwusakwa oziọma ahụ. Nʼobodo , o nwere otu nwoke dara ngwụrọ site nʼoge a mụrụ ya. Nwoke a ejibeghị ụkwụ ya abụọ gaa ije mgbe ọbụla. O gere ntị mgbe Pọl na-ekwu okwu. Onye legidere ya anya hụ na ọ nwere okwukwe nke a ga-eji mee ka a gwọọ ya, were oke olu sị, “Guzoro nʼụkwụ gị abụọ.” ahụ wuliri elu malite ịga ije. Mgbe igwe mmadụ ahụ hụrụ ihe Pọl mere, ha tiri mkpu nʼasụsụ sị, “Ndị a bụ chi bịakwutere anyị nʼụdịdị mmadụ.” Banabas ka ha kpọrọ ma kpọkwa Pọl nʼihi na ọ bụ ya bụ onye ọka okwu. Onye nchụaja , nke ụlọ arụsị ya dị nso nʼihu obodo, kpụtara oke ehi wetakwa okoko osisi dị iche iche. Ya na igwe mmadụ ahụ chọrọ ịchụ aja nye ha nʼọnụ ụzọ ama ha. Mgbe ndị ozi ahụ, Banabas na Pọl nụrụ ihe ndị a, ha dọwara uwe ha, gbara ọsọ jekwuru igwe mmadụ ahụ na-eti mkpu, na-asị, “Ndị ikom, gịnị ka unu na-achọ ime? Lee, anyị bụkwa mmadụ dị ka unu. Ọ bụ oziọma ka anyị wetaara unu. Anyị chọrọ ka unu site nʼịsọpụrụ ihe ndị a na-abaghị uru, bịakwute dị ndụ. Onye kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri na ihe niile dị nʼime ha. Nʼoge gara aga, ọ hapụrụ mba niile ka ha na-eme ihe masịrị ha. Nʼagbanyeghị nke a ọ hapụghị ị debere onwe ya ihe ndị ga-agbara ya akaebe, site nʼọrụ ọma ya niile. Dị ka inye unu mmiri ozuzo site nʼeluigwe, na mkpụrụ nke ala nʼoge ha. Ọ na-enyekwa unu nri na-emekwa ka obi na-atọ unu ụtọ.” Nʼagbanyeghị okwu ndị a, ọ rara ha ahụ igbochi igwe mmadụ ahụ ịchụrụ ha aja. Ma ndị sitere nʼọk na ọm bịara kpalie obi igwe mmadụ ahụ. Nʼihi ya, ha tụrụ Pọl nkume, dọkpụrụ ya pụọ nʼobodo, chee na ọ nwụọla. Ma mgbe ndị na-eso ụzọ bịara gbaa ya gburugburu, o bilitere, laghachikwa nʼime obodo ahụ. Ma nʼechi ya, ya na sooro gaa . Ha zisasịrị oziọma nʼime obodo ahụ, nke mere ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị na-eso ụzọ ya. Ha lọghachiri nʼobodo site ya gaa ọm na ọk. Nʼebe ahụ ha gbara ndị na-eso ụzọ ume kasịekwa ha obi sị ha jidesie okwukwe ahụ ike. Ha sịrị, “Anyị ga-agabiga ọtụtụ mkpagbu dị iche iche tupu anyị abaa nʼalaeze .” Mgbe ha họpụtachara ndị okenye nʼime nzukọ niile. Ha sitere nʼobubu ọnụ na ekpere tinye ha nʼaka anyị, bụ onye ha kwenyere na ya. Ha sitere nʼakụkụ garuo . Mgbe ha zisachara oziọma nʼobodo , ha gbadara gaa . Site nʼebe ahụ, ha sooro ụgbọ mmiri jeruo ọk bụ ebe a nọ nyefee ha nʼamara nʼihi ọrụ ndị a ha rụzuru. Mgbe ha bịaruru, ha kpọkọtara nzukọ kọwara ha ihe niile sitere nʼaka ha mee, na otu o siri meghe ọnụ ụzọ nke okwukwe nye ndị mba ọzọ. Ha na ndị na-eso ụzọ nọgidere nʼebe ahụ ruo oge dị anya.

Every verse in Acts 14

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00