Acts 15:17

“ka ndị fọdụrụ nʼetiti mmadụ nwe ike chọọ Onyenwe anyị, ọ bụladị ndị mba ọzọ niile ndị a kpọkwasịrị aha m, ka Onyenwe anyị kwuru, onye na-emekwa ihe ndị a.’”

Acts 15:17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 17 of 41 in Acts chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Acts 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ụfọdụ ndị ikom sitere ịa bịa malitere izi ụmụnna ozi, “Ọ bụrụ na e bighị unu ugwu dịka nyere nʼiwu, a pụghị ịzọpụta unu.” Ha na Pọl na rụrịtara ụka nke ukwuu. Nʼihi nke a, ha kpebiri ka Pọl na , na ụfọdụ ndịisi ndị ọzọ soro gaa hụ ndị ozi na ndị okenye nke nzukọ maka okwu a. Nzukọ ahụ zipụrụ ha nʼụzọ ha, mgbe ha sitere na na-agafe, ha kọrọ otu ndị mba ọzọ siri chegharịa. Nke a wetara ndị niile kwere ekwe oke ọṅụ dị ukwuu. Mgbe ha bịaruru , nzukọ, ndị ozi na ndị okenye nabatara ha, ha kọkwara ha ihe niile sitere nʼaka ha mee. Ma ụfọdụ ndị kwere ekwe si nʼotu ndị biliri na-ekwu sị, “Na ọ dị mkpa ka e bie ha ugwu ma gwakwa ha ka ha dobe iwu .” Mgbe ahụ, ndị ozi na ndị okenye zukọtara itule okwu a. Mgbe ha nọ tulegide okwu ahụ ruo oge dị anya, Pita guzoro ọtọ sị ha, “Ụmụnna m, unu niile maara na site na mbụ họpụtara m site nʼetiti unu, ka m zisaa oziọma ahụ nye ndị mba ọzọ ka ha nụrụ, ma kwerekwa. Chineke a, onye maara obi mmadụ niile gbaara ha akaebe site nʼinye ha onyinye Mmụọ Nsọ dịka anyị si nata ya na mbụ. O gosighị na o nwere ihe dị iche nʼetiti anyị na ha. Nʼihi na o mere ka obi ha dị ọcha site nʼokwukwe. Ugbu a, gịnị mere unu ji anwa ọnwụnwa site na-itinye nʼolu ndị na-eso ụzọ ya ibu arọ nke anyị maọbụ nna nna anyị ha na-enweghị ike ịdọkpụ? Mba, anyị kwenyere na ọ bụ site nʼamara nke anyị ọs ka a ga-eji zọpụta anyị, dịka a ga-esi zọpụtakwa ha.” Mmadụ niile nọdụrụ nwayọọ, ha bidoro ige ntị nʼakụkọ na Pọl na-akọrọ ha banyere ihe ịrịbama niile na ọrụ ebube niile jiri ha rụọ nʼetiti ndị mba ọzọ. Mgbe ha kwusiri okwu ndị a, Jemis sịrị, “Ụmụnna m geenụ ntị. Saimọn akọọlara anyị otu si buru ụzọ lekọta ndị mba ọzọ site na isite nʼetiti ha họpụtara onwe ya ndị ga-ekwere na aha ya. Nke a na okwu ndị amụma dakọtara, dịka e dere ya, “ ‘Mgbe nke a gasịrị, aga m alọghachi, aga m ewughachikwa ụlọ ikwu nke dara ada. Ebe ya niile dakpọsịrị adakpọsị ka m ga-ewugharịkwa, aga m emekwa ka ọ guzozie, ka ndị fọdụrụ nʼetiti mmadụ nwe ike chọọ anyị, ọ bụladị ndị mba ọzọ niile ndị a kpọkwasịrị aha m, ka anyị kwuru, onye na-emekwa ihe ndị a.’ Nke a amaara site na mgbe ochie. “Nʼihi nke a, mkpebi ikpe m bụ nke a, ka anyị ghara isogbu ndị mba ọzọ lọghachikwutere , kama o kwesiri ka anyị degara ha akwụkwọ gwa ha sị ha hapụ iri nri ọbụla e ji chụọrọ arụsị aja. Ka ha wezugakwa onwe ha site na mmehie ịkwa iko, ya na iri anụ a nyagburu anyagbu, maọbụ ọbara. Site na mbụ, Mosis nwere ndị na-ekwusa iwu nʼobodo niile. A na-agụkwa ya nʼụlọ nzukọ nʼụbọchị izuike niile.” Mgbe ahụ, ndị ozi na ndị okenye, ha na nzukọ niile, kpebiri ka a họpụta ndị ikom a ga-eziga ọk ha na Pọl na . Ha họpụtara onye a na-akpọkwa , na Saịlas, ndị ndu so nʼetiti ụmụnna. Ha nyekwara ha nʼakwụkwọ ozi dị otu a, Akwụkwọ a sitere nʼaka ndị ozi, na ndị okenye ndị bụ ụmụnna unu. A na-edetara ya unu ndị sitere na mba ọzọ kwere bụ ndị nọ nʼọk, Siria na . Ekele. E mere ka anyị mata na ụfọdụ ndị otu anyị ebuterela unu nsogbu na ọgbaaghara, mee ka obi lọọ unu mmiri, na-emebi mkpụrụobi unu. Ma nʼezie, ha anataghị ike nʼaka anyị ime nke a. Nʼihi nke a, anyị zukọrọ, sitekwa nʼotu obi kpebie ịhọpụta ụfọdụ ndị ikom na izitere unu ha, ha na ndị anyị hụrụ nʼanya, bụ Pọl na , ndị ikom werela ndụ ha tụnye nʼaha anyị ọs ịst. Ya mere, anyị na-ezite na Saịlas ndị ga-akọwara unu nʼihu nʼihu, ihe anyị dere nʼakwụkwọ a. Nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi nʼanya Mmụọ Nsọ na nʼanya anyị kwa, na o kwesighị ka anyị bokwasị unu ibu arọ karịa ihe ndị a dị mkpa. Ma o kwesiri ka unu hapụ iri ihe ọbụla e jiri chụọ aja nye arụsị, ya na iri anụ ọbụla a nyagburu anyagbu, maọbụ ọbara. Kewapụkwanụ onwe unu site nʼịkwa iko. Ọ bụrụ na unu eme ihe ndị a, unu mere nke ọma. Nọọnụ nke ọma. Ya mere, e zipụrụ ha, ha jeruokwa ọk. Mgbe ha kpọkọrọ nzukọ ahụ, ha nyere ha akwụkwọ ozi ahụ. Mgbe ndị otu ọgbakọ ahụ gụsịrị ya, ha ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu nʼihi agbamume ha natara. Judas na Saịlas, ndị ha onwe ha bụ ndị amụma, kwuru ọtụtụ okwu, iji gbaa ha ume na ime ka okwukwe ndị kwere ekwe guzosie ike. Mgbe ha nọnyesịrị ha nwa oge nta, ndị kwere ekwe ji ngọzị nke udo zilaga ha ka ha laghachikwuru ndị zitere ha. Ma ọ masịrị Saịlas ịnọtukwu nʼebe ahụ. Pọl na nọgidere nʼọk, ebe ha na ndị ọzọ kuziri ihe ma kwusakwa okwu anyị. Mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, Pọl gwara , “Ka anyị gaghachi nʼobodo niile anyị kwusara okwu anyị nʼotu nʼotu, mata ka ndị kwere ekwe si agbalị nʼebe ahụ.” Banabas chọrọ ka ha na Jọn onye a na-akpọ soro gaa. Ma Pọl echeghị na o ziri ezi iduru ya nʼihi na ọ hapụrụ ha na . O sokwaghị ha jezuo ozi ha. Ịrụ ụka dapụtara nʼetiti ha siri ike nke mere na ha kewara. Banabas kpọrọ Jọn banye nʼụgbọ gawa ọs. Ma Pọl họọrọ Saịlas, kpọrọ ya gawa njem, mgbe ụmụnna kpesịrị ha ekpere raara ha nye nʼamara anyị. O jegharịrị nʼime obodo na na-agba nzukọ nọ nʼebe ahụ ume.

Every verse in Acts 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00