Acts 18:15
“Ma ebe unu na-ekwu ihe banyere okwu na aha dị iche iche nakwa iwu unu, gaanụ dozie ya nʼonwe unu. Agaghị m abụ onye ikpe okwu ihe ndị dị otu a.””
Acts 18:15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 15 of 28 in Acts chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Acts 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ka nke a mechara, Pọl hapụrụ gaa Kọrint. Nʼebe ahụ o zutere otu onye a mụrụ nʼobodo Pọntọs, onye a na-akpọ . Ya na nwunye ya sitere Klọdiọs nyere iwu ka a chụpụ ndị site nʼobodo . Pọl gara hụ ha, nʼihi na ha na-arụ otu ọrụ, o binyere ha, sokwara ha rụkọọ ọrụ nʼihi na ha bụ ndị na-akpa akwa e ji ama ụlọ ikwu. Ụbọchị izuike niile, ọ na-arụ ụka nʼụlọ nzukọ ha na-agbalị ime ka ndị na ndị kwere. Mgbe Saịlas na sitere na bịa, Pọl tinyere oge ya niile ikwusa okwu na ịkọwara ndị na ọs bụ ịst ahụ. Mgbe ọbụla ha megidere ya ma kparịa ya, ọ na-efecha uwe ya, sị ha, “Ọbara unu dị unu nʼisi, aka m dị ọcha. Malite ugbu a, aga m agakwuru ndị mba ọzọ.” O siri nʼebe ahụ pụọ, gaa nʼụlọ otu nwoke a na-akpọ Taịtọs Jọstus, onye na-asọpụrụ na-efekwa ofufe. Ụlọ ya dị nso nʼụlọ nzukọ ndị . Krispọs onyeisi nʼụlọ nzukọ ahụ na ezinaụlọ ya niile kweere nʼ anyị. Ọtụtụ ndị ọzọ bi na Kọrint nụrụ okwu ahụ, kwere, e mee ha baptizim. Onyenwe anyị gwara Pọl nʼọhụ nʼotu abalị sị, “Atụla egwu, kwusie okwu ike, emechikwala ọnụ gị. Nʼihi na anọnyeere m gị. Ọ dịkwaghị onye ọbụla pụrụ imerụ gị ahụ. Enwekwara m ọtụtụ mmadụ nʼime obodo a.” Ọ nọgidere ebe ahụ otu afọ na ọkara. Ọ na-ezikwa ndị mmadụ okwu . Mgbe malitere ịchị achị nʼobodo ịa, ndị bidoro omume ọjọọ megide Pọl. Nʼikpeazụ, ha dupụtara ya, gaa nʼụlọikpe. Ha sịrị, “Nwoke a na-amanye ndị mmadụ ka ha na-ekpere nʼụzọ megidere iwu.” Ma mgbe Pọl chọrọ ikwu okwu, Galio sịrị ndị ahụ, “Agaara m enwe ndidi gee unu ntị ma ọ bụrụ na okwu a gbasara mmejọ mmadụ mejọrọ ibe ya, maọbụ arụ mmadụ mere megide obodo. Ma ebe unu na-ekwu ihe banyere okwu na aha dị iche iche nakwa iwu unu, gaanụ dozie ya nʼonwe unu. Agaghị m abụ onye ikpe okwu ihe ndị dị otu a.” O sitere nʼime ụlọ ikpe ya chụpụ ha. Ha jidere , onye bụ onyeisi ụlọ nzukọ ahụ tie ya ihe nke ukwuu nʼọnụ ụzọ ụlọ ikpe ahụ. Ma emeghị dịka ọ maara ihe na-eme nʼebe ahụ. Mgbe ọ nọsịrị nʼebe ahụ ọtụtụ ụbọchị, Pọl sịrị ndị kwere ekwe nọ nʼebe ahụ ka ha nọdụnụ nke ọma, ma si nʼebe ahụ banye nʼụgbọ mmiri ruo . Prisila na sokwaara ya gaa. Nʼobodo a na-akpọ , ọ kpụchara agịrị isi ya, nʼihi nkwa o kwere. Mgbe ha rutere ọs, ọ hapụrụ ha nʼebe ahụ, ma o bu ụzọ banye nʼụlọ nzukọ ebe ya na ndị nwere mkparịta ụka. Ma mgbe ha rịọrọ ya ka ọ nọnyetụkwuoro ha ogologo oge, ọ kweghị. Mgbe ọ na-ahapụ, ọ sịrị ha, “Ọ bụrụ na kwe, aga m alọghachikwute unu ọzọ.” ịa ọ banyere nʼụgbọ hapụ ọs. Mgbe ọ kwụsịrị na , ọ gara leta chọọchị dị nʼebe ahụ kelee ha. Emesịa, ọ gara nʼihu ruo ọk. Mgbe ọ nọsịrị nwa oge nta nʼebe ahụ, ọ sitere nʼebe ahụ pụọ jegharịa nʼakụkụ obodo ịa na na-agba ndị na-eso ụzọ ahụ ume. Ma otu nwoke onye , aha ya bụ Apọlọs, onye bịara na ọs. Ọ bụ onye ọka okwu, bụrụkwa onye maara ihe edere nʼụkwọ Nsọ nke ọma. Nwoke a natara ozizi banyere ụzọ anyị. O sitekwara nʼịnụ ọkụ nke obi kuzie nnọọ ihe ziri ezi banyere ọs. Ma ihe ọ maara bụ naanị ihe gbasara baptizim Jọn mere. Ma ọ nọgidesịrị ike na-ekwuwa okwu nʼụlọ nzukọ. Mgbe na nụrụ okwu ya, ha jekwuru ya, duru ya gaa nʼụlọ, were nwayọọ kọwaara ya ihe niile banyere ụzọ . Mgbe o zubere ịga obodo ịa, ndị ụmụnna gbara ya ume. Ha degaara ndị na-eso ụzọ anyị nọ nʼebe ahụ akwụkwọ ka ha nabata ya. Mgbe ọ bịaruru, Onyenwe anyị sitere nʼaka ya mee ka amara ya baa ụba nʼebe ndị kwere ekwe nọ. Nʼihi na nʼihu ndị mmadụ niile, o guzoro kwuo okwu megide ozizi ọjọọ na ịrụ ụka niile nke ndị . O gosiri ha site nʼakwụkwọ nsọ na ọs bụ ịst ahụ.
Every verse in Acts 18
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.