Acts 26:10
“Otu a ka m mere na Jerusalem. Ọ bụghị naanị na m natara ikike nʼaka ndịisi nchụaja jiri ya kpọchie ọtụtụ ndị nsọ nʼụlọ mkpọrọ, ewelikwara m aka elu nʼoge a na-ama ha ikpe ọnwụ.”
Acts 26:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 10 of 32 in Acts chapter 26 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Acts 26 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Agripa gwara Pọl, “Ị nwere ike i kwuru ọnụ gị.” ahụ, Pọl gbasara aka ya abụọ bido ikwu okwu ịgọrọ onwe ya, “Ana m agụ onwe m dịka onye nwere ihuọma, eze , inwe ohere ọma dị otu a, ịzara ọnụ m nʼihu gị nʼihe niile metụtara ebubo ndị na-ebo m. Nke ka nke, amatara m na omenaala ndị na ịrụ ụka metụtara iwu ha doro gị anya. Biko ana m arịọ gị ka i jiri ndidi gee m ntị. “Ndị niile maara ibi ndụ m site na nwata m. Ha makwa site na mbụ, otu m si bie ndụ m niile nʼobodo nke m, nakwa nʼime . Ha matara kemgbe ogologo oge, ha ga-agbakwa ama, ma ọ bụrụ na ha chọrọ ikwu eziokwu, na site na mbụ e biri m ndụ dịka otu onye so nʼime otu ahụ nke iwu ya dị ike karịchasịa nʼime okpukpe ndị , nke bụ otu ndị . Ma ugbu a, a na-ekpe m ikpe nʼihi na enwere m olileanya na nkwa ahụ kwere nna nna anyị ochie ha. Nkwa nke ebo iri na abụọ niile na-ele anya ịnata mgbe ha na-efe ofufe ehihie na abalị. Eze , ọ bụ nʼihi olileanya a, gị onye a na-asọpụrụ, ka ndị ji na-ebo m ebubo. Gịnị mere unu jiri na-eche na ọ rara ahụ ime ka ndị nwụrụ anwụ site nʼọnwụ bilie? “Na mbụ, anara m eche na apụrụ m imeso aha ọs onye mmeso ọjọọ niile. Otu a ka m mere na . Ọ bụghị naanị na m natara ikike nʼaka ndịisi nchụaja jiri ya kpọchie ọtụtụ ndị nsọ nʼụlọ mkpọrọ, ewelikwara m aka elu nʼoge a na-ama ha ikpe ọnwụ. Ọtụtụ mgbe ka m hụrụ na a tara ha ahụhụ nʼụlọ nzukọ niile. Agbalịrị m ịkwagide ha ka ha kwuo arụ ma kwutọkwa okwukwe ha. Nʼihi na iwe m dị ọkụ megide ha, esogburu m ha nʼobodo dị iche iche nke na-abụghị obodo ndị . “Nʼihi nke a, a gara m ọs site nʼikike na nkwenye nke ndịisi nchụaja. Anatakwara m ike nʼaka ndịisi nchụaja. Nʼoge ehihie, eze , mgbe mụ na ndị otu m na-aga nʼụzọ, gị onye a na-asọpụrụ, ka m hụrụ ìhè nke na-acha karịa anyanwụ ka o si nʼeluigwe chaa m na ndị mụ na ha so gburugburu. Anyị niile dara nʼala. Ma anụrụ m olu gwara m okwu nʼasụsụ , ‘Sọl! Sọl! Gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ị na-emerụ onwe gị ahụ site nʼịkpọ ụkwụ na ndụdụ e ji achị ehi.’ “Asịrị m, ‘Ị bụ onye, Onyenwe anyị?’ “ anyị kwuru, ‘Abụ m ọs onye ị na-akpagbu. Ugbu a, bilie, kwụrụ ọtọ! Nʼihi na-emere m ka ị hụ m anya, ka m họpụta gị ka ị bụrụ onyeozi m na onye akaebe m. Ị ga-emekwa ka ụwa niile mara ihe banyere nzute a i zutere m taa, na ọtụtụ mgbe ọzọ m ga-ezute gị. Aga m azọpụta gị site nʼaka ndị nke gị na sitekwa nʼaka ndị mba ọzọ, ndị m na-eziga gị ka i jekwuru. Imeghe anya ha mee ka ha si nʼọchịchịrị lọghachi banye nʼìhè, sikwa nʼike nke ekwensu lọghachikwute . Ka ha site nʼokwukwe ha nwere nʼebe m nọ nata mgbaghara mmehie ha, ketakwa oke ahụ dị ngọzị nʼetiti ndị e doro nsọ.’ “Ya mere, eze , enupughị m isi nʼọhụ nke eluigwe ahụ. Ebidoro m izisa oziọma a na ọs. Emekwara m otu a na na nʼime ịa niile na nʼetiti ndị mba ọzọ. Ana m ekwusa mkpa ọ dị ka mmadụ niile nwee nchegharị lọghachikwute . Ka ha gosikwa nchegharị ha site nʼezi ọrụ nke ha na-arụ. Ọ bụ nʼihi nke a ka ndị jiri nwụchie m nʼụlọnsọ ukwu ahụ ma chọsiekwa ụzọ ike ịnapụ m ndụ m. Ma chebere m mee ka m bụrụ onye dị ndụ taa, ịkọrọ mmadụ niile akụkọ a, ndị ukwu na ndị nta. Ihe m na-ekwu bụkwa ihe ndị amụma na kwuru na ọ ga-emezu, na ịst ahụ ga-ahụ ahụhụ, bụrụkwa onye mbụ ga-esi nʼọnwụ bilie, iwetara ndị na ndị mba ọzọ ìhè.” Mgbe ọ na-agọpụ onwe ya, Festọs tiri mkpu, “Pọl, ị bụ onye isi mebiri! Oke mmụta gị emebiela gị isi.” Ma Pọl sịrị, “Isi emebighị m, ezigbo nna anyị ọs. Ihe m na-ekwu nʼanya udo bụ naanị eziokwu. Eze nʼonwe ya makwaara ihe ndị a niile, nʼihi ya ejighị m egwu ọbụla agwa ya okwu a. Ekwenyere m na ọ dịghị ihe ọbụla nʼime ihe ndị a merenụ nke ezonarịrị ya, nʼihi na o nweghị nke mere na nzuzo. Gị eze , i kwenyeghị na ndị amụma? Amaara m na i kweere.” Mgbe ahụ sịrị, “Pọl, ị na-achọ nʼime ntakịrị oge a ịkwagide m ka m bụrụ onye kwere na ịst?” Ma Pọl sịrị, “Ọ gaara atọ m ụtọ ma ọ bụrụ na ga-ekwe, mee ka gị na ndị niile nọ nʼebe a bụrụ ihe mụ onwe m bụ nʼime ịst ma ewezuga agbụ ndị a.” Mgbe ahụ eze biliri ọtọ, ya na ọs na nwunye ya na ndị ọzọ niile ya na ha nọ nʼoche. Mgbe ha na-apụ, ha kwurịtara nʼonwe ha, “Nwoke a emeghị ihe ọbụla kwesiri ọnwụ maọbụ ịga mkpọrọ.” Agripa gwara ọs, “A gaara a hapụ nwoke a ma ọ bụrụ na o nyefeghị ikpe ya.”
Every verse in Acts 26
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.