Acts 7:27

““Ma nwoke ahụ nke na-emegbu nwanna ya nupuru ya sị, ‘Onye mere gị onyeisi na onye ikpe nʼetiti anyị?”

Acts 7:27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 27 of 60 in Acts chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Acts 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyeisi nchụaja sịrị ya, “Ị nụrụ ihe ndị a, ọ bụ eziokwu?” Ọ sịrị, “Ụmụnna m na ndị nna, geenụ m ntị. Chineke onye dị ebube gosiri nna nna anyị onwe ya mgbe ọ nọ na ịa, tupu ọ gaa biri na . Ọ gwara ya, ‘Site nʼobodo gị na nʼetiti ndị ikwu gị pụọ, gaa nʼala m ga-egosi gị.’ “Ya mere, o sitere nʼobodo ndị ịa pụọ, gaa biri na . Mgbe nna ya nwụrụ, Chineke zitere ya nʼala a ebe unu bi ugbu a. O nyeghị ya ihe nketa nʼebe a, ọ bụladị ihe ruru otu nzọ ụkwụ. Ma o kwere ya nkwa na ọ ga-enye ya na ụmụ ụmụ ya ala ahụ ka ọ bụrụ nke ha, nʼagbanyeghị na ọ mụtaghị nwa. Ma gwara ya otu a, na, ‘Ụmụ ụmụ ya ga-ebi dịka ndị ọbịa nʼala na-abụghị nke ha, ndị ga-eji ha mere ohu, ma mejọọkwa ha narị afọ anọ. Mana aga m ata mba ahụ ha na-efe dịka ohu ahụhụ.’ kwukwara sị, ‘Mgbe nke a gasịrị, ha ga-esi na mba ahụ pụta, bịa fee m ofufe nʼebe a.’ O nyere ya ọgbụgba ndụ nke obibi ugwu. Ebraham mụrụ Aịzik bie ya ugwu nʼụbọchị nke asatọ. Aịzik amụta ọb, Jekọb amụta ndịisi ebo iri na abụọ nke . “Nʼihi na ndị nna ochie ahụ nwere ekworo nʼebe nọ. Ha resi ya ndị dịka ohu. Ma nọnyeere ya, zọpụta ya na mkpagbu ya niile, mee ka o nwee ihuọma na amamihe nʼihu eze . Onye mere ya onye ọchịchị nʼala na onye nlekọta nke ezinaụlọ ya niile. “Nʼoge ahụ, ụnwụ dara nʼala na nʼala . Ụnwụ a wetara ahụhụ dị ukwuu. Nna nna anyị ha enwekwaghị ike ịchọta nri. Ma mgbe ọb nụrụ na nri ọka dị nʼala , o zipụrụ nna nna anyị ha ka ha gaa njem mbụ ha nʼ. Nke a bụ oge nke mbụ ha na-aga . Mgbe ha gara nke ugboro abụọ, Josef mere ka ụmụnne ya mata ya, Fero matakwara ụmụnne . Mgbe ahụ, Josef ziri ozi ka a kpọta nna ya bụ ọb na ndị ikwu ya, ndị dị iri mmadụ asaa na ise ka ha bịakwute ya. Jekọb gara . Ebe ahụ ka ya na nna nna anyị ha nọkwa nwụọ. E budatara ozu ha na , ebe e liri ha nʼili nke jiri ego ọlaọcha zụta nʼaka ụmụ ọ nʼala . “Ma mgbe oge ahụ kwere na nkwa na-abịaru nso, ndị nọ nʼ mụbara nke ukwuu, ruo mgbe eze ọzọ nke na-amaghị , bidoro ịchị ọchịchị nʼala . O megburu ndị agbụrụ anyị, kpagbukwaa ha. Manye ndị nna nna anyị ha ka ha tufuo ụmụ ọhụrụ ha, ka ha ghara ịdị ndụ. “Ọ bụ nʼoge a ka a mụrụ , ọ mara mma nke ukwuu nʼanya . A zụrụ ya naanị ọnwa atọ nʼụlọ nna ya. Mgbe e tufuru ya, ada kpọọrọ ya, zụọ ya dị ka nwa nwoke nke aka ya. A zụrụ nʼamamihe niile nke ndị , ọ bụrụ dike nʼokwu na nʼọrụ ịtụnanya. “Mgbe ọ gbara iri afọ anọ, ọ batara ya nʼuche ịga ileta ụmụnna ya ndị . Mgbe ọ hụrụ otu onye nʼime ha nke onye na-emegide ya, ọ lụtara ya ọgụ, bọtakwara ya ọbọ site nʼigbu onye ahụ. Mosis chere na ụmụnna ya ga-aghọta na akpọlitela ya isite nʼaka ya napụta ha. Ma ha aghọtaghị. Nʼụbọchị ọzọ sonụ, Mosis hụrụ ụmụnna ya ndị abụọ ka ha na-alụ ọgụ. Ọ gbalịrị ime ka udo dịrị nʼetiti ha, sị, ‘Unu bụ ụmụnna, gịnị mere unu ji emejọrịta onwe unu?’ “Ma nwoke ahụ nke na-emegbu nwanna ya nupuru ya sị, ‘Onye mere gị onyeisi na onye ikpe nʼetiti anyị? Ị na-achọ igbu m dị ka i si gbuo onye ụnyaahụ?’ Mgbe ọ nụrụ nke a, Mosis gbara ọsọ, gaa biri dị ka ọbịa nʼala . Nʼebe ahụ ka ọ nọ mụta ụmụ nwoke abụọ. “Mgbe iri afọ anọ gafere, e mere ka hụ mmụọ ozi nʼọkụ na-ere ọhịa dị nʼọzara, nʼakụkụ Saịnaị. Ma mgbe ọ hụrụ nke a, o juru ya anya. Dị ka ọ na-agaru nso ka o leruo ya anya, ọ nụrụ olu anyị ka ọ dara, sị, ‘Abụ m nna nna gị ha. Chineke nke , nke Aịzik na nke ọb.’ Ụjọ mere ka maa jijiji, na o nweghị ike ilegide ya anya. “Ma anyị gwara ya, ‘Yipụ akpụkpọụkwụ gị. Nʼihi na ebe ahụ i guzo bụ ala dị nsọ. Ahụla m otu e si akpagbu ndị m nọ nʼala . Anụla m ịsụ ude ha bịakwa ịzọpụta ha. Ugbu a bịa, aga m ezighachi gị nʼ.’ “Ọ bụ otu ahụ ha jụrụ ajụ, mgbe ha sịrị, ‘Onye mere gị onyeisi na onye ikpe?’ Ọ bụkwa ya ka zigara ị bụ onyeisi na onye nnapụta ha, site nʼinyeaka mmụọ ozi ahụ mere ka ọ hụ ya nʼọhịa ahụ. O duuru ha pụta mgbe ọ rụsịrị ọrụ ebube na ihe ịrịbama dị iche iche nʼala , na nʼ na nʼọzara iri afọ anọ. “Onye a bụ ahụ gwara ụmụ , sị, ‘Chineke ga-eme ka onye amụma nke dị ka m, biliere unu site nʼetiti ụmụnne unu.’ Ya onwe ya nọ nʼọgbakọ nʼọzara, ya na mmụọ ozi ahụ gwara ya okwu nʼ Saịnaị, na nna nna anyị ha; ebe ọ natakwara okwu dị ndụ inye anyị. “Ma nna nna anyị ha jụrụ irubere ya isi. Kama ha nupuru ya nʼakụkụ, ma tụgharịa laghachi azụ nʼ nʼobi ha, na-asị Erọn, ‘Meere anyị chi, ndị nke ga-edu anyị, nʼihi na anyị amaghị ihe mere nwoke a bụ , onye sitere nʼala dupụta anyị.’ Ha kpụụrụ onwe ha arụsị nke oyiyi nwa ehi, ha butere ihe ịchụ aja nye ya. Ha ṅụrịrị ọṅụ nʼọrụ nke aka ha. Ma chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ. Ọ rara ha nye ikpere usuu ihe dị nʼeluigwe. Nke a dabara nʼihe e dere nʼakwụkwọ ndị amụma, “ ‘Unu ụlọ , unu o wetara m onyinye anụ e gburu egbu ka ọ dị aja unu chụụrụ m iri afọ anọ unu nọrọ nʼọzara? Unu buliri ụlọ ikwu nke Mọlọk na kpakpando nke chi unu bụ , bụ arụsị ndị ahụ unu mere ịkpọ isiala nye ha. Ya mere, aga m ewezuga unu, burukwa unu gaa nʼofe obodo ọn.’ “Ndị nna nna anyị ha nwere ụlọ ikwu nke iwu ọgbụgba ndụ nʼọzara. E mere ya site na ntụziaka na usoro ihe atụ gosiri . Mgbe duuru nna nna anyị ha nweta ala ndị mba ọzọ ndị chụpụrụ. E butekwara igbe ọgbụgba ndụ a nʼala ahụ. Ọ nọgidekwara nʼala ahụ tutu ruo nʼoge . Onye chọtara ihuọma nʼebe nọ, ma rịọ ka o wuore nke ọb ebe obibi. Ma ọ bụ ọn wuru ya ụlọ ahụ. “Otu ọ dị, Onye kachasị ihe niile elu adịghị ebi nʼụlọ e ji aka wuo, dịka onye amụma kwuru, “ ‘Eluigwe bụ ocheeze m. Ụwa bụkwa ebe mgbakwasị ụkwụ m. Ụdị ụlọ dị aṅaa ka unu ga-ewuru m? Maọbụ ebee ka ebe izuike m ga-adị? Ka anyị kwuru. Ọ bụghị aka m mere ihe ndị a niile?’ “Unu ndị isiike! Ndị obi ha, na ntị ha kpọchiri akpọchi ịnụ ihe. Ndị na-ajụ ịnabata Mmụọ Nsọ dịka nna nna unu ha mere. Ọ dị onye amụma ndị nna unu ha na-akpọgbughị? Ha gburu ọ bụladị ndị buru amụma banyere ọbịbịa nke onye ezi omume ahụ, ma ugbu a unu bụ ndị raara ya nye ma gbukwaa ya. Unu bụ ndị natara iwu dịka e nyere ya site nʼaka ndị mmụọ ozi, ma unu edebeghị ya.” Mgbe ha nụrụ ihe ndị a, iwe were ha nke ukwu. Ha tara ikikere eze nʼiwe na nʼọnụma nʼebe ọ nọ. Ma ebe o jupụtara na Mmụọ Nsọ, o lere anya nʼeluigwe hụ ebube . Ọ hụkwara ọs ka o guzoro nʼaka nri . Ọ sịrị, “Lee, ana m ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa nke ụ ka ọ na-eguzo nʼaka nri .” Ha mere ụzụ dị ukwuu, were mkpịsịaka ha rụchie ntị ha. Ha niile gbara ọsọ gaa nụkwasị ya, dọkpụrụ ya pụọ nʼazụ obodo malite ịtụ ya nkume. Nʼoge a, ndị akaebe wụsara uwe ha nʼụkwụ otu nwokorobịa a na-akpọ Sọl. Mgbe ha na-atụ nkume ahụ, o kpere ekpere, “Onyenwe anyị ọs, nara mmụọ m.” O gburu ikpere nʼala werekwa oke olu tie mkpu, “Onyenwe anyị, biko agụnyekwarala ha mmehie nke a!” o kwusiri nke a, ọ dara nʼala nwụọ.

Every verse in Acts 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00