Acts 9:35

“Ndị niile bi na Lida na Sharọn hụrụ ya. Nʼihi ya, ha nabatara Onyenwe anyị.”

Acts 9:35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 35 of 43 in Acts chapter 9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Acts 9 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ma ugbu a, Sọl, onye ume niile ọ na-ekupụta bụ naanị ịba mba na igbu ndị na-eso ụzọ anyị, gakwuuru onyeisi nchụaja, rịọ ya ka o nye ya akwụkwọ ozi nke ọ ga-eji jekwuru ndị ụlọ nzukọ ndị dị na ọs, nke ọ ga-abụ ọ hụ onye ọbụla na-eso Ụzọ ahụ ma ha bụ nwoke ma ha bụ nwanyị, ka ọdọkpụrụ ha nʼagbụ, kpụgaa . Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ọ bịaruru ebe dị ọs nso. Na mberede, ihe ìhè nke sitere nʼeluigwe chara ya gburugburu. Ọ dara nʼala, nụ olu na-akpọ ya oku, “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?” Ọ sịrị, “Ị bụ onye, Onyenwe anyị?” ahụ zaghachiri, “Abụ m ọs onye ị na-akpagbu. Ugbu a, bilie, baa nʼime obodo, a ga-agwa gị ihe ị na-aghaghị imezu.” Ndị ikom ha na ya so aga guzoro nʼebe ahụ, ma ha enweghị ike ikwu okwu. Ha nụrụ olu ahụ, ma ha ahụghị onye ọbụla. Sọl si nʼala bilie, ma nʼagbanyeghị nʼanya ya meghere emeghe, ọ dịghị ihe o nwere ike ịhụ. Nke a mere na ha sekpụrụ ya nʼaka dubata ya na ọs. Ọ hụghị ụzọ ụbọchị atọ, o nweghị ike iri nri maọbụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ. Otu onye nke na-eso ụzọ ya nọ na ọs, a na-akpọ . Onyenwe anyị gwara ya nʼọhụ, “Ananayas!” Ọ sịrị, “Lee m, Onyenwe anyị.” Onyenwe anyị gwara ya, “Gaa nʼụlọ nke dị nʼokporoụzọ , jụọ ajụjụ banyere onye a na-akpọ Sọl, onye si ọs, ọ nọ ugbu a na-ekpe ekpere. Ọ hụla ọhụ na otu nwoke a na-akpọ na-abịakwute ya, ibikwasị ya aka nʼisi ka ọ hụ ụzọ.” Ma zara, “Onyenwe anyị, anụla m akụkọ ihe ọjọọ niile nwoke a mere ndị nsọ gị bi na . Ugbu a, ọ natara ikike nʼaka ndịisi nchụaja bịa nʼebe a ka o jide ndị niile na-akpọku aha gị.” Ma anyị gwara ya, “Gaa, nʼihi na ahọpụtala m nwoke a ka ọ bụrụ ngwa ọrụ m, onye ga-ewegara mba ndị ọzọ, ndị eze na ụmụ aha m. Mụ onwe m ga-egosi ya ụdị ahụhụ ọ na-aghaghị ịta nʼihi aha m.” Ya mere, Ananayas garuru nʼụlọ ahụ, banyekwa nʼime ya. Ọ bikwasịrị aka ya nʼisi Sọl, sị, “Nwanna Sọl, Onyenwe anyị ọs, onye gosiri gị onwe ya nʼụzọ, zitere m ka ị hụkwa ụzọ ọzọ, ka ị jupụtakwa na Mmụọ Nsọ.” Otu mgbe ahụ, ihe dịka akpịrịkpa sitere nʼanya ya dapụta, o bidokwara ịhụ ụzọ ọzọ. O biliri ọtọ, e mee ya baptizim. Mgbe o richara nri, ọ nwetakwara ike ya. Ya na ndị na-eso ụzọ ọs nọrọ na ọs ọtụtụ ụbọchị. Ngwangwa, o bidoro ikwusa ọs nʼụlọ nzukọ na-asị, Ọ bụ Ọkpara . O juru ndị niile nụrụ ya anya, ha na asị, “Ọ bụghị nwoke a bụ onye ahụ na-emekpa ndị niile na-akpọku aha ahụ na ? Ọ bụ na ọ bụghị maka nke a ka o ji bịa ebe a ịkpụrụkwa ha kpụgara ndịisi nchụaja?” Ma Sọl gara nʼihu baa ụba nʼike karịa na ikwu okwu nke gbara ndị bi nʼobodo ọs gharịị site nʼụzọ o siri gosi na ọs bụ ịst ahụ. Mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị ndị gbara izu igbu ya. Ma Sọl chọpụtara ihe ha zubere ime. Ehihie na abalị, ndị a nọ na-eche ụzọ niile e si apụ nʼobodo ahụ nche, ka ha nwe ike gbuo ya. Ma ụmụazụ ya kunyere ya na nkata amanyere ụdọ bufee ya nʼofe mgbidi nke obodo. Mgbe o rutere , ọ gbalịrị ịdịnyere ndị na-eso ụzọ ọs nọ nʼebe ahụ, ma ha tụrụ egwu. Ha ekwenyeghị na ọ ghọọla ezi onye na-eso ụzọ ọs dịka ha. Ma duuru ya gaa nʼebe ndị ozi nọ. Ọ kọọrọ ha akụkọ otu o siri hụ anyị na otu o siri gwakwa ya okwu. Na otu o siri kwusaa oziọma nʼaha ọs na ọs na-atụghị egwu. O soro ha na-agagharị na . Ọ na-ekwusakwa okwu nʼaha anyị na-atụghị egwu. Ya na ndị na-asụ asụsụ rụrịtakwara ụka. Nʼihi ya ndị a gbara izu igbu ya. Mgbe ndị kwere ekwe nụrụ banyere nzube ha, ha duuru ya gaa site nʼebe ahụ zipụ ya ka ọ laa obodo ọs. Mgbe ahụ, nzukọ niile ndị nọ na ịa, Galili na , nọọrọ nʼudo, guzosiekwa ike. Ha na-amụba nʼọnụọgụgụ site nʼịtụ egwu nke anyị na ịgbaume nke Mmụọ Nsọ. Pita na-ejegharị nʼetiti ndị kwere ekwe, ọ gakwara leta ndị nsọ nọ nʼobodo . Nʼebe ahụ, ọ hụrụ otu nwoke aha ya bụ . Nwoke a anọọla nʼute ọrịa afọ asatọ. Ọ bụ onye ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ. Pita sịrị ya, “Ainias, Jisọs ịst agwọọla gị. Bilie mezie ute gị.” , Ainias biliri ọtọ. Ndị niile bi na na ọn hụrụ ya. Nʼihi ya, ha nabatara anyị. Nʼobodo , e nwere otu onye nwanyị na-eso ụzọ ya, nke aha ya bụ nke pụtakwara Dọkas na asụsụ . O jupụtara nʼọrụ ọma, na ọrụ obi ebere nʼebe ụmụ ogbenye nọ. Nʼoge a, ọ rịara ọrịa, nwụọ. Mgbe ha sachara ya ahụ, ha nibere ya nʼotu ime ụlọ dị nʼụlọ elu. Jopa dịkwa nso na . Mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ na nọ nʼebe ahụ, ha ziri ụmụ nwoke abụọ ozi ka a rịọọ ya, sị, “Biko, ahapụla ịbịakwute anyị ngwangwa.” Pita biliri soro ha gawa, mgbe o ruru, ha duuru ya gbago nʼụlọ elu nʼime ụlọ ahụ. Ụmụ nwanyị niile di ha nwụrụ anwụ nọ nʼebe ahụ na-ebe akwa, na-egosi uwe Dọkas dụụrụ ha mgbe ọ dị ndụ. Pita chụpụrụ ha niile nʼezi, gbuo ikpere nʼala, kpee ekpere. Ọ tụgharịrị chee ozu ahụ ihu sị, “Tabita, bilie.” O meghere anya ya, ma mgbe ọ hụrụ , o biliri, nọdụ ala. O nyeere ya aka ka ọ kwụrụ ọtọ. Ọ kpọrọ ndị nsọ niile nọ nʼebe ahụ, ha na ụmụ nwanyị ahụ di ha nwụrụ gosi ha na ọ dị ndụ. A nụrụ akụkọ ihe a mere nʼebe niile na , nke mere ka ọtụtụ kwere nʼ anyị. Ọ nọgidere na ọtụtụ ụbọchị. Ọ nọdụrụ nʼụlọ ọn, onye ọrụ ya bụ idozi akpụkpọ anụ.

Every verse in Acts 9

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00