Deuteronomy 16:9
“Gụpụta izu asaa site na mgbe ị malitere itinye mma iwe ihe ubi nʼukwu ọka guzoro eguzo nʼubi gị.”
Deuteronomy 16:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 9 of 22 in Deuteronomy chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Deuteronomy 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Debe ọnwa iche maka ime anyị gị, nʼihi na ọ bụ nʼọnwa ka anyị gị mere ka i si nʼala pụta nʼabalị. Ị ga-eji anụ si nʼigwe atụrụ na ehi gị chụọrọ anyị gị aja ngabiga nʼebe ahụ anyị ga-ahọpụta dịka ebe obibi nye aha ya. Erila ya na achịcha e ji ihe na-eko achịcha mee, kama ụbọchị asaa ka ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko, ya bụ, achịcha ahụhụ, iji cheta na i si nʼala pụta ngwangwa. Nke a ga-eme ka i nwee ike na-echeta mgbe i sitere nʼala pụta, ụbọchị niile nke ndụ. Ka ihe ọbụla na-eko achịcha ghara ịbata nʼezinaụlọ gị abalị asaa ndị ahụ. Unu ahapụkwala anụ ọbụla unu chụrụ nʼaja nʼoge uhuruchi nke ụbọchị mbụ, nọọ ruo ụtụtụ. Ị gaghị achụ aja ngabiga nʼobodo ọbụla anyị gị nyere gị, karịakwa nʼebe ahụ anyị gị họpụtara dịka ebe obibi nye ya ka i ga-anọ chụọ ya. Nʼebe ahụ ka ị ga-achụ aja ngabiga gị nʼoge uhuruchi, mgbe anwụ dachara, nʼoge mgbe dịka oge ụbọchị ahụ i sitere nʼ pụta. Ị ga-ahụ ya nʼọkụ riekwa ya nʼebe ahụ anyị bụ ga-ahọpụta. Nʼụtụtụ, ị ga-alaghachikwa nʼụlọ ikwu gị. Ụbọchị isii ka ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko, nʼụbọchị nke asaa, nweenụ mkpọkọta nye anyị gị, arụkwala ọrụ ọbụla. Gụpụta izu asaa site na mgbe ị malitere itinye mma iwe ihe ubi nʼukwu ọka guzoro eguzo nʼubi gị. Meenụ Ụka asaa nye anyị, bụ gị, site na inye onyinye afọ ofufu, nʼusoro ọtụtụ ngọzị anyị bụ gị ji gọzie gị. Ọ bụ oge ịṅụrị ọṅụ nye gị na ụmụ gị ndị ikom na ndị inyom, ndị ohu gị nwoke na nwanyị, ndị ị bi nʼobodo gị, ndị ọbịa, ndị na-enweghị nna na ndị inyom di ha nwụrụ bi nʼetiti gị. Meenụ nke a nʼihu anyị gị, nʼebe ahụ ọ họpụtara dịka ebe obibi nye aha ya. Cheta na ị bụrị ohu nʼala , nʼihi nke a, unu echefula iwu ndị a. Mmenụ mmemme ụlọ . Unu aghaghị ime ya ụbọchị asaa mgbe unu wechara ihe ubi, ya bụ, mgbe unu chịkọtachara ọka site nʼebe ịzọcha ọka, nakwa ebe ịzọcha mmanya unu niile Ọ bụ oge ịṅụrị ọṅụ, nye gị onwe gị, ụmụ ndị ikom na ndị inyom gị, ndị odibo nwoke na nwanyị unu niile, ndị ị, ndị ọbịa, ụmụ mgbei na ụmụ nwanyị niile di ha nwụrụ anwụ ndị bi nʼobodo gị niile. A ga-eme mmemme a nye anyị gị ụbọchị asaa nʼebe ahụ anyị nʼonwe ya họpụtara. Nʼihi na anyị gị ga-agọzi ihe ubi gị niile, gọziekwa akaọrụ gị niile, ime ka ọṅụ gị zuo oke. Ugboro atọ nʼafọ ka ndị ikom unu niile aghaghị ịbịa chee onwe ha nʼihu kachasị ihe niile elu, bụ anyị unu, nʼebe ọ ga-ahọpụta: nʼoge mmemme ndị a: Mmemme ịcha na-ekoghị eko, Mmemme Ụka asaa na Ụlọ . Ọ dịghị onye ọbụla ga-agba aka efu bịa nʼihu anyị. Onye ọbụla ga-eweta onyinye dịka o nwere ike na dịka anyị gị sị gọzie ya. Ị ga-ahọpụta ndị ikpe, na ndịisi ozi nʼebo niile, na nʼobodo ọbụla anyị gị na-enye gị. Ha ga-eme ka ezi ikpe dịrị ndị mmadụ niile. Ekpekwala ikpe aghụghọ, maọbụ kpee ikpe ile mmadụ anya nʼihu. Erikwala ngarị, nʼihi na iri ngarị na-eme ka anya onye amamihe kpuo ìsì, meekwa ka okwu onye aka ya dị ọcha gbagọọ agbagọ. Gbasoo ikpe ziri ezi, mee ka ikpe ziri ezi dịgide, ka ị dịrị ndụ, nweta ala ahụ anyị gị na-enye gị. Amanyela oyiyi osisi chi ọbụla gị nʼakụkụ ebe ịchụ aja ị wuru nye anyị gị. Eguzokwala ogidi nkume ọbụla nʼihi na ha bụ ihe anyị gị kpọrọ asị.
Every verse in Deuteronomy 16
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.