Deuteronomy 18:1
“Ndị nchụaja bụ ndị Livayị, na ndị ebo Livayị niile agaghị enwe oke maọbụ ihe nketa ọbụla dịka ebo ndị ọzọ nʼIzrel. Ihe onyinye ịchụ aja niile e wetara nʼihu Onyenwe anyị site nʼọkụ bụ ihe nketa ha.”
Deuteronomy 18:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 22 in Deuteronomy chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Deuteronomy 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị nchụaja bụ ndị ị, na ndị ebo ị niile agaghị enwe oke maọbụ ihe nketa ọbụla dịka ebo ndị ọzọ nʼ. Ihe onyinye ịchụ aja niile e wetara nʼihu anyị site nʼọkụ bụ ihe nketa ha. Ha agaghị enwe ihe nketa ọbụla nʼetiti ụmụ ndị ọzọ, nʼihi na anyị abụrụla ihe nketa nke ha dịka o kwere ha na nkwa. Nke ga-abụ oke ruuru ndị nchụaja nʼebe ndị mmadụ nọ, nʼebe ndị na-achụ aja, site nʼanụ ehi maọbụ atụrụ: a ga-enye onye nchụaja ubu aka ya, agba ya abụọ na afọ ya. Ha ga-enwetakwa mkpụrụ mbụ nke owuwe ihe ubi unu, ya bụ, ọka mbụ unu, mmanya vaịnị ọhụrụ unu, mmanụ oliv unu na ajị mbụ a kpụchapụtara site nʼahụ igwe atụrụ unu. Nʼihi na anyị unu ahọpụtala ebo ị na ụmụ ụmụ ha site nʼebo niile nke ka ha bụrụ ndị ga-eguzo jee ozi nʼihu anyị oge niile. Onye ị ọbụla si nʼebe o bi kwapụ gaa biri nʼobodo ọzọ nʼ nwere ike ije nʼebe ịchụ aja anyị họpụtara, ọ ga-eje ozi nʼaha anyị bụ ya dịka ụmụnna ya ndị ị na-eje ozi nʼihu anyị. Ọ ga-esokwa keta oke a na-ekenye ndị ị bi nʼobodo ahụ, nʼagbanyeghị na ọ na-enweta ego site nʼorire e rere ihe onwunwe ezinaụlọ ya. Mgbe ị banyere nʼala ahụ anyị gị na-enye gị, amụtakwala ime omume arụ dịka ndị mba bi nʼala ahụ. Ka a hapụ ịchọta onye ọbụla nʼetiti gị nke na-ewere nwa ya nwoke maọbụ nwanyị nye ka a kpọọ ya ọkụ nʼihi ịchụrụ chi ndị mba ọzọ aja. Ka onye ọbụla ghara ịbụ onye na-ajụ mmụọ ase maọbụ onye mgbaasị maọbụ na-agba aja, maọbụ onye na-akụ mmadụ ibe ya ọgwụ, maọbụ onye na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, maọbụ dibịa afa maọbụ onye na-ajụ ase site nʼaka ndị nwụrụ anwụ. Onye ọbụla na-eme ihe ndị a bụ onye anyị kpọrọ asị. Ọ bụkwa nʼihi ihe arụ ndị a ka anyị gị ji na-achụpụ ndị bi nʼala a. Ị ghaghị ịbụ onye zuruoke nʼụzọ niile nʼihu anyị gị. Mba ndị ị na-aga inweta ala ha bụ ndị na-ajụ ase site nʼaka ndị mgbaasị na ndị na-agba aja, ma anyị gị anabataghị na ị ga-eme ihe dị otu ahụ. Kama anyị gị ga-eme ka onye amụma nke dị ka m biliere unu site nʼetiti unu, site nʼetiti ndị unu bụ . Ọ bụ ya ka unu ga-aṅa ntị. Nʼihi na nke a bụ ihe gị onwe gị rịọrọ anyị bụ gị nʼugwu , nʼụbọchị mkpokọta ahụ. I kwuru sị, “Anyị achọghị ịnụ olu anyị maọbụ hụ ọkụ ahụ dị egwu anya ọzọ, ka anyị ghara ịnwụ.” Nʼihi ya, Onyenwe anyị gwara m okwu sị m, “Ihe ha kwuru dị mma. Aga m eme ka onye amụma bilie nʼetiti ha, onye dịka gị. Aga m agwa ya ihe ọ ga-ekwu, okwu niile m tinyere nʼọnụ ya ka ọ ga-agwa ha. Onye ọbụla jụrụ ige ntị nʼokwu m niile nke onye amụma ga-agwa ha nʼaha m ka mụ onwe m ga-emesi ike. Ma onye amụma ọbụla sitere na nganga obi ya kwuo okwu nʼaha m, bụ okwu nke m na-ezighị ya ka o kwuo, ga-anwụ, maọbụ onye amụma ọbụla nke kwuru okwu nʼaha chi ndị ọzọ, onye amụma ahụ ga-anwụkwa.” I nwere ike ikwu nʼobi gị sị, “Olee otu anyị ga-esi mata na okwu e kwuru si nʼaka anyị nʼezie?” Otu a ka unu ga-esi mata, ọ bụrụ na ihe onye amụma buru nʼamụma nʼaha anyị emezughị, okwu ahụ esighị nʼebe anyị nọ bịa. Ọ bụ okwu onye amụma ahụ chepụtara kwuo nʼonwe ya. Unu atụla ya ụjọ.
Every verse in Deuteronomy 18
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.