Deuteronomy 2:18

““Taa, ụmụ Izrel ga-esi na Ar gafee oke ala ndị Moab.”

Deuteronomy 2:18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 18 of 37 in Deuteronomy chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Deuteronomy 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Anyị laghachiri azụ chee ihu nʼọzara nʼụzọ gawara , dịka anyị gwara m. Ọtụtụ afọ ka anyị nọ na-awagharị gburugburu ugwu . Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị m, “Unu agbaala ala ugwu ugwu a gburugburu ogologo oge, cheenụ ihu nʼakụkụ ugwu. Nye ụmụ iwu ndị a: ‘Unu ga-aga site nʼala ụmụnna unu ndị Edọm gafee. Ndị Edọm bụ ụmụ ụmụ Ịsọ, onye biri na . Ha ga-atụ egwu mgbe ha nụrụ na unu ga-esi nʼala ha gafee, ma kpachapụnụ anya. Unu akpasukwala ha ka ha lụsoo unu ọgụ, nʼihi na agaghị m enye unu ala ọbụla sitere nʼala ha, ọ bụladị ebe ga-ezuru unu ịzọkwasị ụkwụ unu. Enyela m Ịsọ ala niile nke ugwu dịka nke aka ya. Jirinụ ọlaọcha kwụọ ha ụgwọ nri ọbụla unu riri, jirikwanụ ọlaọcha kwụọ ha ụgwọ nʼihi mmiri ọbụla unu ṅụrụ.’ ” Onyenwe anyị unu agọziela unu nʼihe ọbụla bụ akaọrụ unu. O cheela nzọ ụkwụ unu nche iri afọ anọ ndị a niile unu wagharịrị nʼọzara ukwuu a. Onyenwe anyị unu anọnyerela unu, ọ dịkwaghị ihe kọrọ unu. Ya mere, anyị sitere nʼala ụmụnna anyị bụ ụmụ Ịsọ, ndị bi na gafee. Anyị hapụkwara ụzọ nke si na ọn , tụgharịa gawa elu elu ụzọ ọzara . Mgbe ahụ, Onyenwe anyị dọrọ anyị aka na ntị sị, “Unu esogbula maọbụ lụso ndị ọgụ nʼihi na unu enweghị oke nʼala ha, nʼihi na enyela m ụmụ ụmụ Lọt ala Ar ka ọ bụrụ ihe nketa nke ha.” (Ndị biri nʼebe ahụ na mgbe gara aga bụ ndị , agbụrụ ha gbara dimkpa dịkwa ọtụtụ nʼọnụọgụgụ. Ha toro ogologo dịka ndị . A na-eche na ha bụ ndị , dịka ndị , ma ndị na-akpọ ha ndị . Ma mgbe gara aga ọ bụ ndị bi na , ma ndị Edọm, ụmụ Ịsọ, chụpụrụ ha. Ha bibiri ndị bichikwaa ala ha, dịka ụmụ si bichie nʼala ahụ anyị nyere ha dịka ihe nketa.) Onyenwe anyị gwara anyị okwu sị, “Ugbu a bilienụ, gafee .” ị bilikwara gafee. Iri afọ atọ na asatọ gasịrị, site na mgbe anyị hapụrụ ruo mgbe anyị gafere ! Nʼoge a, ọgbọ ndị ikom ahụ niile na-alụ agha anwụchaala site nʼọmụma ụlọ ikwu, dịka anyị ṅụrụ ha nʼiyi. E, aka anyị dị megide ha, ruo mgbe o mere ka ha niile nwụchaa site nʼọmụma ụlọ ikwu ahụ. Mgbe onye nke ikpeazụ nʼime ndị niile a tozuru ije agha nwụchara, Onyenwe anyị sịrị m, “Taa, ụmụ ga-esi na Ar gafee oke ala ndị . Mgbe unu bara nʼala ndị Amọn, unu esogbula ha, unu alụsola ha ọgụ, nʼihi na agaghị m enye unu ala ndị Amọn. Enyela m ụmụ ụmụ Lọt ala ahụ dịka ihe onwunwe ha.” Ndị bi nʼebe a na mbụ bụ ndị , ma ụmụ Amọn na-akpọ ha ndị . Ha bụ agbụrụ dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, siekwa ike nke ukwuu, ha toro ogologo dịka ụmụ . Onyenwe anyị sitere nʼaka ndị Amọn laa ha nʼiyi, bụ ndị chụpụrụ ha ma bichie nʼobodo ha. Onyenwe anyị mekwara otu ihe ahụ nye ndị agbụrụ Ịsọ bụ ndị bi nʼugwu mgbe ọ lara ndị bụ ụzọ biri nʼebe ahụ nʼiyi. Ha chụpụrụ ha, bichie ala ha ruo taa. Ebe ọzọkwa anyị mere ihe dị otu a bụ mgbe o mere ka ndị laa ndị nʼiyi. Ha bichiri obodo nta niile ndị nwere nke dị gburugburu ebe ahụ rukwaa . Emesịa, Onyenwe anyị sịrị, “Gafeenụ ndagwurugwu dị warawara nke Anọn, baakwanụ nʼalaeze Saịhọn, onye Amọrị, eze obodo ọn. Lụsonụ ya agha, bichiekwanụ nʼala ya nʼihi na enyefeela m ya bụ eze na ala ya nʼaka unu. Site taa gaa nʼihu, aga m etinye egwu na ụjọ nʼobi ndị niile bi nʼokpuru mbara eluigwe. Ha ga-anụ akụkọ unu tụọ oke egwu, maakwa jijiji nʼihi unu.” Esitere m nʼọzara zipụ ndị ozi, ka ha jekwuru Saịhọn, eze ọn, zie ya ozi na anyị chọrọ udo, sị, “Kwere ka anyị site nʼobodo gị gafee. Ọ bụ naanị nʼokporoụzọ ka anyị ga-anọ. Anyị agaghị atụgharị gaa nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe. Renye anyị ihe oriri anyị ga-eri na mmiri anyị ga-aṅụ nʼọnụ ahịa ọlaọcha. Naanị kweere ka anyị gabiga nʼụkwụ ala, dịka ụmụ Ịsọ, bụ ndị bi na , nakwa ndị bi nʼobodo Ar meere anyị, ruo mgbe anyị gafere Jọ banye nʼala ahụ anyị anyị na-enye anyị.” Ma Saịhọn, eze ọn, ekweghị ka anyị si nʼala ya gafee. Nʼihi na anyị unu mere ka mmụọ ya sie ike, meekwa ka o mesie obi ya ike, ka o si otu a nyefee ya nʼaka unu dịka ọ mere ugbu a. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara m sị, “Lee, amalitela m iwere Saịhọn na obodo a nyefee unu nʼaka. Ngwanụ, malitenụ ibuso ya agha! Merienụ ya, nwetakwanụ ala ya.” Mgbe Saịhọn na ndị agha ya niile pụtara izute anyị nʼagha nʼebe a na-akpọ , Onyenwe anyị anyị nyefere ya nʼaka anyị. Anyị gburu ya, gbukwaa ụmụ ya ndị ikom niile, na ndị agha ya niile. Nʼoge ahụ, anyị meriri obodo ya niile, bibiekwa ha niile kpamkpam, ma ndị ikom, ma ndị inyom, ma ụmụntakịrị. Anyị ahapụghị mmadụ onye ndụ. Ma ihe ndị anyị bukọọrọ bụ naanị anụ ụlọ, na ngwongwo ndị ọzọ dị iche iche anyị si nʼobodo ndị anyị meriri kwata. Anyị lụgburu ndị niile bi nʼobodo dị site nʼ ruo nʼọnụ ndagwurugwu dị warawara nke Anọn, na site nʼetiti ndagwurugwu ahụ ruo . O nweghị obodo ọbụla rara anyị ahụ imeri, nʼihi na anyị nyefere ha niile nʼaka anyị. Ma dịka usoro iwu anyị anyị si dị, anyị abanyeghị ala ndị Amọn ọbụla maọbụ ruokwa nʼala dị nʼakụkụ iyi ọk nso, maọbụ nʼobodo ndị ahụ niile dị nʼugwu.

Every verse in Deuteronomy 2

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00