Deuteronomy 3:20

“tutu ruo mgbe Onyenwe anyị ga-enye ụmụnna unu mmeri dịka o nyere unu. Mgbe ha nwetara ala Onyenwe anyị Chineke anyị na-enye ha nʼofe Jọdan, onye ọbụla nʼime unu nwere ike lọghachi bịa biri nʼala unu.””

Deuteronomy 3:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 20 of 29 in Deuteronomy chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Deuteronomy 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ihe ọzọ bụ na anyị chigharịrị, gbagoo nʼụzọ gawara . Ma Ọg, eze , ya na ndị agha ya niile biliri chịrị agha pụta izute anyị nʼagha na . Ma anyị gwara m okwu, sị, “Atụla ya egwu, nʼihi na ewerela m ya na ndị agha ya niile, na ala ya, nyefee gị nʼaka. Mee ya ihe i mere Saịhọn eze ndị Amọrait, onyeisi obodo ọn.” Ya mere, Onyenwe anyị bụ anyị nyefere Ọg, eze na ndị agha ya niile nʼaka anyị. Anyị gbuchapụkwara ha niile, na-ahapụghị onye ọbụla ndụ. Nʼoge ahụ, anyị lụgburu obodo ya. Ọ dịghị obodo ọbụla nʼime iri obodo isii ahụ niile nke anyị na-anaraghị ha, ya bụ akụkụ niile bụ alaeze Ọg nʼime . Obodo ndị a bụ obodo e wusiri ike, nwechara mgbidi dị elu nke ukwuu, nwekwaa ọnụ ụzọ na mkpọrọ e ji akpọchi ha. Anyị lụgbukwara ọtụtụ obodo nta ndị ọzọ, ndị na-enweghị mgbidi. Anyị bibiri ihe niile dị nʼobodo , dịka anyị mere nʼobodo Saịhọn, eze ọn. Anyị gburu mmadụ niile bi nʼime ha, nwoke, nwanyị, na ụmụntakịrị. Ma anụ ụlọ ha niile, na ihe nkwata si nʼobodo ha niile, bụ ihe anyị lụtara nʼagha nye onwe anyị. Mgbe ahụ, anyị napụrụ ala ahụ site nʼaka eze abụọ ndị Amọrait, ya bụ ala ndị dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ. Ha dị site na ndagwurugwu Anọn ruo nʼugwu . (Aha ndị Saịdọn na-akpọ ugwu bụ ọn, ma ndị Amọrait na-akpọ ya .) Anyị meriri obodo ndị ahụ niile dị nʼala dị larịị, meriekwa niile na , tutu ruo obodo na , obodo ndị dị nʼalaeze Ọg, eze . (Ọg, eze ndị bụ naanị onye fọdụrụ ndụ nʼagbụrụ ndị . E ji igwe kwaa ihe ndina ya, nke ogologo ya dị mita anọ, nke obosara ya bụkwa mita abụọ. Ihe ndina a dị ruo taa nʼobodo , otu nʼime obodo ndị Amọn.) Mgbe anyị nwetara ala ndị a, eweere m ya nye ndị , na , ya bụ, oke ala dị nʼebe obodo ugwu , nke dị nʼakụkụ ndagwurugwu Anọn. Tinyekwara ọkara obodo ugwu , na obodo niile dị nʼime ya. Ala fọdụrụ na nakwa niile na alaeze Ọg ka m nyere otu ọkara ebo . Nke a bụ ala niile dị na , bụ ndị amaara dịka ala ndị . Jaịa, onye si nʼebo , were ala niile dị nʼ, ọ bụladị ruo nʼoke ala ndị na ndị . Ọ kpọrọ ya nʼaha ya, nke mere na ruo taa ihe a na-akpọ bụ ọt Jaịa, nke pụtara, obodo Jaịa. Makia ka m nyere . Ma na ka m nyere ala niile dị site na ruo nʼetiti ndagwurugwu Anọn, na site na ndagwurugwu a ruo nʼiyi ọk, nke bụ oke ala ụmụ Amọn. Etiti ndagwurugwu Anọn bụkwa oke ala ebo na . Oke ala ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ bụ osimiri Jọ nke dị nʼ. Oke ala a sitere na gbatịa ruo nʼ (ya bụ ), nke dị na mgbada ugwu . Enyekwara m unu iwu nʼoge ahụ sị, “Onyenwe anyị unu enyela unu ala a ka unu nwere ya. Ma ndị unu niile, ndị bụ dimkpa, ndị jikeere maka agha, ga-agafe nọrọ ndị ndị ọzọ nʼihu. Otu ọ dị, ebe ọ bụ na unu nwere ọtụtụ anụ ụlọ, ndị nwunye unu na ụmụntakịrị unu ga-ebi nʼobodo ndị m nyere unu, lekọtaa anụ ụlọ unu anya, tutu ruo mgbe anyị ga-enye ụmụnna unu mmeri dịka o nyere unu. Mgbe ha nwetara ala anyị anyị na-enye ha nʼofe Jọ, onye ọbụla nʼime unu nwere ike lọghachi bịa biri nʼala unu.” Nʼoge ahụ, agwara m okwu sị, “I jirila anya gị hụ ihe anyị gị mere eze abụọ ndị a. Otu a ka ọ ga-emekwa alaeze niile dị nʼofe Jọ ebe unu na-aga. Atụla ha egwu, nʼihi anyị gị ga-alụrụ gị ọgụ.” Nʼoge ahụ, arịrịọ m anyị arịrịọ sị ya, “Onye kachasị ihe niile elu, bụ anyị ị malitela igosi mụ bụ ohu gị ịdị ukwuu gị na ike gị. O nweghị chi ọzọ dị nʼeluigwe maọbụ nʼụwa pụrụ ịrụ ọrụ ebube niile ị rụrụ. Kwere ka m gafee hụ ala ọma ahụ dị nʼofe ọzọ nke Jọ, ala ugwu ugwu ahụ mara mma, na ọn.” Ma nʼihi unu, Onyenwe anyị wesoro m iwe jụ ige m ntị! Onyenwe anyị gwara m okwu sị m, “O zuola! Agwakwala m ihe ọbụla banyere okwu a. Gaa, rigoruo nʼelu ugwu , site nʼebe ahụ lepụ anya nʼakụkụ ugwu na ndịda ma nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ọ bụ anya gị ka ị ga-eji hụ ala ahụ, nʼihi na ị gaghị agafe osimiri Jọ. Nye ike ka ọ nọchie ọnọdụ gị. Gbaakwa ya ume, nʼihi na ọ bụ ya ga-edu ndị a gafee Jọ iketa ala ahụ niile ị ga-ahụ.” Ya mere, anyị nọdụrụ na ndagwurugwu ahụ dị nso na -.

Every verse in Deuteronomy 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00