Deuteronomy 34:9

“Joshua nwa Nun, jupụtara na mmụọ amamihe, nʼihi na Mosis ebikwasịla ya aka nʼisi. Ya mere, ụmụ Izrel ṅara Joshua ntị, gbasookwa iwu niile Onyenwe anyị nyere ha site nʼọnụ Mosis.”

Deuteronomy 34:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 12 in Deuteronomy chapter 34 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Deuteronomy 34 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, Mosis sitere na mbara ala rigoruo nʼelu nʼugwu , ruo nʼelu , nke dị na ncherita ihu . Nʼebe ahụ anyị mere ka ọ hụ ala ahụ niile anya site na ruo ; ya na ala ị niile nʼoke ala , na nke , na ala niile ruo nʼosimiri ịa. Mosis hụkwara ala , na akụkụ ala ahụ niile dị site na , obodo nkwụ, ruo . Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara sị ya, “Nke a bụ ala ahụ m sitere nʼịṅụ iyi kwee , Aịzik na ọb nkwa mgbe m kwuru sị, ‘Aga m enye ya ụmụ ụmụ gị.’ a emeela m ka i jiri anya gị hụ ya ma ị gaghị agabiga banye nʼime ya.” Ya mere, Mosis, onyeozi anyị nwụrụ nʼebe ahụ, nʼala , dịka anyị kwuru. Onyenwe anyị liri ya na , na ndagwurugwu chere ihu na -, ma ruo taa, ọ dịghị onye ọbụla maara ebe ili ya dị. Mosis gbara narị afọ na iri afọ abụọ mgbe ọ nwụrụ, ma nʼoge ahụ ike ka dị ya nʼahụ, anya ya na-ahụkwa ụzọ nke ọma. Ụmụ ruru ụjụ nʼihi , iri ụbọchị atọ nʼobosara ala , tutu ruo mgbe oge iru ụjụ na ịkwa akwa gasịrị. nwa , jupụtara na mmụọ amamihe, nʼihi na ebikwasịla ya aka nʼisi. Ya mere, ụmụ ṅara ntị, gbasookwa iwu niile anyị nyere ha site nʼọnụ . Ọ dịbeghị onye amụma ọzọ pụtarala nʼala niile, nke dịka , onye ya na anyị kparịtara ụka ihu na ihu, onye mere ihe ịrịbama ndị a niile, rụọkwa ọrụ ebube niile nke anyị ziri ya ka o mee nʼ, nʼihu , na ndị ozi ya niile, nakwa nʼala ahụ niile. Nʼihi na o nwebekwaghị onye ọzọ gosirila ike dị oke egwu, maọbụ rụọ ọrụ dị oke egwu ụdị nke rụrụ nʼihu ndị niile.

Every verse in Deuteronomy 34

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00