Deuteronomy 4:39

“Matanụ nke ọma, ma nabata okwu a nʼobi unu na Onyenwe anyị bụ Chineke nʼeluigwe na nʼụwa. O nwekwaghị chi ọzọ dị ma ọ bụghị ya.”

Deuteronomy 4:39 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 39 of 49 in Deuteronomy chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Deuteronomy 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ugbu a, O , gee ntị nʼụkpụrụ na iwu niile m na-aga ikuziri unu ka unu na-eme ma ọ bụrụ na unu chọrọ ịdị ndụ banye, ma nwetakwa ala ahụ anyị nna nna unu ha na-enye unu. Unu atụkwasịla iwu ọzọ nʼelu iwu ndị a, ma ọ bụkwanụ site na ha wepụ iwu ọbụla. Kama, meenụ ihe iwu ndị a na-ekwu, nʼihi na ha si nʼaka anyị unu. Unu ji anya unu hụ ihe anyị mere na -. Onyenwe anyị unu sitere nʼetiti unu bibie ndị niile gbasoro nke . Ma unu niile nọgidesịrị ike soro anyị unu bụ ndị dị ndụ taa. Lee, ezila m unu ụkpụrụ na iwu niile anyị m sị m zi unu, iwu unu na-aghaghị idebe nʼala ahụ unu na-aga inweta. Lezienụ anya hụ na unu debere ha, nʼihi na nke a ga-egosi mba gbara unu gburugburu na unu bụ ndị nwere nghọta na amamihe. Nʼihi na mgbe ha nụrụ banyere ụkpụrụ ndị a, ha ga-ekwu okwu sị, “Nʼezie, ndị jupụtara na mba ukwu a bụ ndị nwere nghọta na amamihe.” Olee mba ọzọ dị ukwuu, nke e mere ka chi ha nọọ ha nso dịka anyị anyị si na-anọ anyị nso mgbe ọbụla anyị kpọkuru ya nʼekpere? Olee mba ukwu ọzọ dịkwa nke nwere ụkpụrụ na iwu ziri ezi dịka iwu ndị a m na-enye unu taa? Naanị kpachapụnụ anya unu, ma cheenụ onwe unu nche mgbe niile, ka unu ghara ichefu ihe ndị a niile unu ji anya unu hụ, ka ha gharakwa isi nʼobi unu pụọ ụbọchị niile nke ndụ unu. Kama kuziere ha ụmụ unu, na ụmụ ụmụ ndị ga-esote ha. Cheta ụbọchị ahụ unu bịara guzo nʼihu anyị unu nʼugwu , nʼụbọchị ahụ ọ gwara m okwu sị m, “Kpọkọtaa ụmụ ka ha bịa nʼihu m, nụrụ okwu m, ka ha nwee ike mụta ịtụ m egwu ụbọchị niile nke ha ga-ebi nʼala ahụ, ka ha nweekwa ike ikuziri ụmụ ha.” Ọ bụ nʼala ugwu ahụ ka unu bịara nso, guzo, mgbe ọkụ si nʼugwu ahụ na-ere, na-alali elu iru eluigwe, ya na igwe ojii nakwa oke ọchịchịrị. Mgbe ahụ anyị sitere nʼọkụ ahụ gwa unu okwu. Unu nụrụ ụda olu ya, ma unu ahụghị oyiyi ọbụla anya, naanị ụda olu. O nyere unu ọgbụgba ndụ ya, nke unu na-aghaghị idebe. Ha dị iwu iri. O dere ha na mbadamba nkume abụọ. E, ọ bụ nʼoge ahụ ka anyị nyere m iwu sị m nye unu ụkpụrụ na iwu unu ga-agbaso mgbe unu banyere nʼala ahụ dị nʼofe Jọ, nke unu na-aga inweta. Unu maara na unu ahụghị ụdịdị anyị anya nʼụbọchị ahụ o sitere nʼọkụ gwa unu okwu nʼugwu . Ya mere kpachapụrụnụ onwe unu anya ka unu ghara imerụ onwe unu site nʼịkpụ oyiyi ọbụla dịka arụsị, ụdị oyiyi ihe ọbụla, maọbụ nʼụdị nwoke maọbụ nʼụdị nwanyị, maọbụ nʼụdị anụmanụ, maọbụ nʼụdị nnụnụ na-efe efe, maọbụ nʼụdị anụ na-akpụ akpụ, ma ọ bụkwanụ nʼụdị azụ bi na mmiri. Mgbe unu lere anya na mbara eluigwe hụ anyanwụ, ọnwa, na kpakpando, dịka ha si basaa na mbara eluigwe, unu ekwela ka unu bụrụ ndị a na-arafu ịkpọ isiala nye ha na ife ha ofufe bụ ihe ndị a anyị unu kere nye mba niile bi nʼokpuru eluigwe. Ma banyere unu, Onyenwe anyị kpọọrọ unu, kpọpụta unu site nʼime ọkụ na-agbaze igwe, site nʼ pụta, ka unu bụrụ ihe nketa ya, dịka unu dị ugbu a. Onyenwe anyị wesoro m iwe nʼihi unu, ọ ṅụrụ iyi na m agaghị agafe osimiri Jọ ịbanye nʼala ọma ahụ nke anyị gị na-enye gị dịka ihe nketa gị. Aghaghị m ịnwụ nʼala a. Agaghị m agafe Jọ. Ma unu ga-agafe gaa nweta ala ọma ahụ. Lezienụ anya ka unu ghara ichefu ọgbụgba ndụ unu na anyị unu nwekọrọ, unu emerela onwe unu arụsị yiri ụdịdị ihe ọbụla, ndị ahụ iwu anyị unu nyere megidere. Nʼihi na anyị unu bụ ọkụ na-erepịa erepịa. Ọ bụ ekworo. Mgbe ị ga-amụ ụmụ, nwekwa ụmụ ụmụ, mgbe unu birila ọtụtụ oge nʼala ahụ, ọ bụrụ na unu emerụọ onwe unu site nʼimere onwe unu ụdị arụsị ọbụla, si otu a mee ihe dị njọ nʼanya anyị unu, ma kpasuo ya iwe ana m akpọku eluigwe na ụwa ka ha bụrụ ndị akaebe mụ na unu taa, na a ga-ala unu nʼiyi ngwangwa nʼala ahụ bụ nke unu na-agafe Jọ inweta. Unu agaghị ebi ogologo oge nʼebe ahụ, nʼihi na a ga-ekpochapụ unu. Onyenwe anyị ga-eme ka unu gbasasịa nʼetiti mba ndị ọzọ. Ọ bụkwa naanị mmadụ ole na ole ga-afọdụ ndụ nʼetiti mba ndị ahụ anyị ga-achụga unu. Nʼebe ahụ, unu ga-efe chi ndị bụ ọrụ aka mmadụ nke e ji osisi tụọ na nke e ji nkume pịa, nke na-adịghị ahụ ụzọ, nke na-adịghị anụ ihe, nke na-apụghị iri nri ma ọ bụkwanụ ịnụ isisi. Ma ọ bụrụ na unu anọrọ nʼebe ahụ chọọ anyị unu, unu ga-achọtakwa ya, mgbe unu ji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile chọọ ya. Mgbe mkpagbu bịara, mgbe ihe ilu ndị a bịakwasịrị unu nʼoge dị nʼihu, unu ga-emesịa lọghachikwute anyị unu, unu ga-egekwa ntị nʼihe ọ ga-agwa unu. Nʼihi na anyị unu bụ na-eme ebere. Ọ gaghị agọnarị unu maọbụ laa unu nʼiyi, maọbụ chefuo ọgbụgba ndụ ya na nna nna unu ha gbara, nke o ji iyi ọ ṅụrụ mesie ike. Nyochaanụ ihe mere nʼoge gara aga, tupu a mụọ unu, na tupu ekee mmadụ nʼụwa. Jụọnụ ajụjụ nʼụwa niile, jụta ma ihe ukwu dị otu a o metụla mgbe ọbụla. O nweela ndị mmadụ nụrụ olu mgbe o si nʼọkụ gwa ha okwu dịka unu mere, ma ha anwụghị? O nweela chi ọzọ nwara ka o site na mba ọzọ nwetara onwe ya otu mba, site nʼihe nwalee, site nʼihe ịrịbama na ihe ebube dị iche iche, site nʼagha, nʼaka dị ike, na ogwe aka esetipụrụ esetipụ, maọbụ nʼihe dị oke egwu dị iche iche, dịka ihe niile nke anyị unu mere nʼala nʼihu anya unu abụọ? O gosiri unu ihe ndị a ka unu mara na anyị bụ nʼezie, na ọ dịkwaghị onye ọzọ ma ọ bụghị ya. O sitere nʼeluigwe mee ka unu nụ olu ya maka ịdọ unu aka na ntị. Nʼụwa, o mere ka unu hụ oke ogidi ọkụ ahụ o wuru, unu nụkwara olu ya nʼetiti ọkụ ahụ. Nʼihi ịhụnanya o nwere nʼebe nna nna unu nọ na nʼihi nhọpụta ọ họpụtara ụmụ ụmụ ha, ka o ji si nʼ dupụta unu nʼihu ya. Ọ bụkwa ike aka ya ka o ji mezuo nke a. Ka o site nʼihu unu chụpụ mba dị ukwuu na ndị dị ike, ma kpọbata unu nʼala ha, inye unu ala ahụ dịka ihe nketa unu, dị ka o si dị taa. Matanụ nke ọma, ma nabata okwu a nʼobi unu na anyị bụ nʼeluigwe na nʼụwa. O nwekwaghị chi ọzọ dị ma ọ bụghị ya. Debenụ ụkpụrụ ya na iwu ndị a niile m na-enye unu taa, ka ihe niile gaara unu na ụmụ unu nke ọma, ka unu biekwa nʼala ahụ anyị na-enye unu ruo mgbe niile. Mgbe ahụ, Mosis họpụtara obodo atọ nʼofe ọwụwa anyanwụ nke osimiri Jọ, ebe onye ọbụla gburu mmadụ ga-agbaba ọsọ ndụ, ma ọ bụrụ na ha gburu onye agbataobi ha na-amaghị ama, na-akpọghị ya asị na mgbe gara aga. Ọ ga-agbaba nʼotu ime obodo ndị a ichebe ndụ ya. Obodo ndị ahụ bụ, Beza, nke dị nʼugwu elu ya dị larịị nʼime ọzara. A họpụtara ya maka ebo . ọt, nke dị na , maka ebo , na , nke dị na , maka ebo . Nke a bụ iwu chere nʼihu ụmụ . Ndị a bụ ihe ama, na ụkpụrụ, na iwu nyere ụmụ nke ha aghaghị idebe mgbe ha si nʼ pụta na ndagwurugwu - nke dị nʼọwụwa anyanwụ Jọ, nʼala Saịhọn, eze ndị Amọrait, onye na-achị na ọn, bụ onye na ndị meriri nʼagha mgbe ha si nʼ pụta. Ndị nwetaara onwe ha ala ya na ala Ọg, eze . Eze abụọ ndị a bụ eze ndị Amọrait ndị ala ha dị nʼọwụwa anyanwụ nke osimiri Jọ. Ala a sitere nʼ, nʼọnụ mmiri Anọn ruo nʼugwu ọn (ya bụ ugwu ), ruo nʼala niile, nke dị nʼọwụwa anyanwụ osimiri Jọ, ruokwa nʼ , nʼala ala ugwu .

Every verse in Deuteronomy 4

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00