Deuteronomy 6:4

“Nụrụ gị Izrel, Onyenwe anyị bụ Chineke anyị, Onyenwe anyị bụ otu.”

Deuteronomy 6:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 4 of 25 in Deuteronomy chapter 6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Deuteronomy 6 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị a bụ iwu, na ụkpụrụ, na ikpe niile nke anyị bụ unu, nyere m nʼiwu ka a kuziere unu ka unu debe, nʼala ahụ unu na-agafe Jọ inweta. Ihe e ji nye iwu ndị a bụ ka unu na ụmụ unu, na ụmụ ụmụ unu, tụọ egwu anyị bụ unu, site nʼidebe iwu ya, ogologo ndụ unu niile. Ọ bụrụ na unu emee ya, unu ga-enwe ndụ ogologo. Nụrụ ma lezie anya nʼirube isi, ka ihe gaara unu nke ọma, ka unu baa ụba nke ukwuu nʼala ahụ mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru nʼime ya, ọ bụladị dịka anyị nna nna unu ha kwere unu na nkwa. Nụrụ gị , Onyenwe anyị bụ anyị, Onyenwe anyị bụ otu. Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ anyị gị nʼanya. Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ị ga-eme ka ọ dịrị gị nʼobi. Ị ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe ị na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe ị na-aga nʼokporoụzọ, mgbe ị na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie. Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu. Dee ha nʼelu ibo ọnụ ụzọ ụlọ gị na nke ọnụ ụzọ ama gị. Mgbe anyị ga-akpọbata unu nʼala ahụ ọ ṅụrụ iyi nye nna nna unu ha, bụ , na Aịzik, na ọb, na inye unu, ala sara mbara nke jupụtara nʼobodo unu na-ewughị, na ụlọ ihe ọma dị iche iche jupụtara nʼime ya nke unu na-azụghị, na olulu mmiri unu na-egwughị nʼonwe unu, na ubi vaịnị na ọtụtụ osisi oliv unu na-amaghị ndị kụrụ ha, mgbe unu riri ihe rijuo afọ, leruonu anya, ka unu ghara ichefu anyị, onye mere ka unu site nʼala pụta, bụ ala ebe unu bụ ohu. Onyenwe anyị bụ gị, ka ị ga-atụ egwu, naanị ya ka ị ga-efe ofufe, ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi. Unu agbasola chi ndị ọzọ, bụ chi ndị niile a gbara unu gburugburu na-efe. Nʼihi na anyị unu, onye nọ nʼetiti unu, bụ ekworo. Ọ ga-eme ka iwe ya dị ọkụ megide unu, ọ ga-ekpochapụkwa unu site nʼelu ụwa. Anwala anyị, bụ gị ọnwụnwa, dịka unu nwara ya na . Lezienụ anya hụ na unu debere iwu niile na ụkpụrụ niile, na ihe ama niile anyị unu nyere unu. Meenụ ihe ziri ezi, na nke dị mma nʼanya anyị, ka ihe niile gaara unu nke ọma, ka unu nweekwa ike ịbanye, ma nweta ezi ala ahụ anyị ji ịṅụ iyi kwee nna nna unu ha na nkwa. Ka unu chụpụkwa ndị iro unu niile site nʼala ahụ, dịka anyị nʼonwe ya kwuru. Nʼoge na-abịa, mgbe nwa nwoke gị ga-ajụ gị sị, “Gịnị bụ isi ihe ama ndị a, na ụkpụrụ ndị a, na iwu ndị a anyị anyị nyere unu?” Ị ga-aza ya sị, “Anyị bụrị ndị ohu nʼala , ma site nʼike ya dị ukwuu, Onyenwe anyị kpọpụtara anyị site nʼala . Nʼihu anyị, Onyenwe anyị zipụrụ ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche na ihe ebube dị iche iche, dị ukwuu jọọkwa njọ nʼahụ na eze nakwa ndị ụlọ ya niile. Ma o mere ka anyị site nʼ pụta, ịkpọbata na inye anyị ala ahụ o ji ịṅụ iyi kwee nna nna anyị ha na nkwa. Nʼihi ya ka anyị ji nye anyị iwu ka anyị debe ụkpụrụ ndị a niile, na-atụ anyị anyị egwu, ka anyị bụrụ ndị ihe ga-agara nke ọma ụbọchị niile, ndị a na-edebe ndụ, dịka ọ dị taa. Ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu ndị a niile anyị anyị nyere anyị, dịka o nyere anyị nʼiwu, anyị ga-abụ ndị na-ejegharị nʼezi omume.”

Every verse in Deuteronomy 6

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00