Exodus 14:4
“Aga m eme ka obi Fero sie ike ka ọ chụso unu ọsọ nʼazụ, ma m ga-ewetara onwe m otuto site na Fero na ndị agha ya niile. Ndị Ijipt niile ga-ama na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.” Ndị Izrel mekwara otu ahụ.”
Exodus 14:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 4 of 31 in Exodus chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 thread runs through this chapter
Exodus 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara , “Gwa ụmụ ka ha chigharịa azụ jee maa ụlọ ikwu ha na ncherita ihu Pi , nke dị nʼetiti na osimiri. Ọ bụ nʼakụkụ osimiri, na ncherita ihu obodo -ọn ka ha ga-ama ụlọ ikwu ha. Fero ga-asị banyere ụmụ , ‘Ha na-awagharị gburugburu ala ahụ nʼọnọdụ mgbagwoju anya ebe ọzara riri ha.’ Aga m eme ka obi sie ike ka ọ chụso unu ọsọ nʼazụ, ma m ga-ewetara onwe m otuto site na na ndị agha ya niile. Ndị niile ga-ama na mụ onwe m bụ anyị.” Ndị mekwara otu ahụ. Mgbe a gwara eze na ndị a agbaala ọsọ, obi na ndị ozi ya gbanwere megide ndị . Ha sịrị, “Gịnị bụ ihe anyị mere, site na izipụ ndị nʼọrụ ife anyị?” Na-atụfughị oge, Fero rigoro nʼelu ụgbọ agha ya, duru ndị agha ya ịchụso ha. Ọ chịịrị ụgbọ agha dị narị isii e leziri anya họpụta, tinyere ụgbọ agha niile. Ndịisi agha ndị nọcha nʼelu ha niile. Onyenwe anyị mere ka obi eze sie ike. Ọ chụsoro ụmụ , ndị na-aga nʼihu nʼije ha, na-atụghị egwu maọbụ ịda mba. Ndị chụsoro ha ọsọ, ịnyịnya na ụgbọ agha, na ndị na-agba ịnyịnya na ndị agha ndị ọzọ chụsoro ndị ọsọ chụkwute ha nʼebe ha na-ezu ike nʼakụkụ osimiri dị nso na Pi na ncherita ihu -ọn. Mgbe ndị agha na-abịa nso, ndị lere anya nʼazụ, hụ ndị ka ha na-abịa nso. Ha tụrụ egwu, tie mkpu akwa, kpọkuo anyị. Ha jụrụ sị, “Ọ bụ na o nweghị ili dị nʼala , i ji kwagide anyị ka anyị niile bịa nwụọ nʼebe a nʼọzara? Gịnị mere i ji kwagide anyị ka anyị hapụ ? Ọ bụ na anyị agwaghị gị nʼala si gị, ‘Hapụ anyị ka anyị nọgide na-ejere ndị ozi?’ Ọ gara akara anyị mma ị bụ ohu ndị karịa ịnwụ nʼọzara.” Mosis zaghachiri ha sị, “Unu atụla egwu. Guzosienụ ike. Unu ga-ahụ ụzọ dị ebube anyị ga-esi zọpụta unu taa. Ndị a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụkwa ha ọzọ. Nọrọnụ jii. Onyenwe anyị ga-alụrụ unu ọgụ.” Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Gịnị mere i ji na-akpọku m. Gwa ụmụ ka ha gaa nʼihu. Welie mkpanaka gị elu. Setịpụ ya nʼelu osimiri ahụ ka o kewaa abụọ. Ụzọ ga-adịkwa nʼetiti osimiri ahụ. Ụmụ ga-esitekwa nʼala akọrọ gafee. Aga m eme ka obi ndị sie ike, ka ha sorokwa unu nʼazụ banye. Aga m ewetara onwe m otuto site na , na ndị agha niile, na ụgbọ agha niile nakwa ndị na-agba ịnyịnya ya. Nʼoge ahụ, ndị ga-amata na mụ onwe m bụ anyị. M ga-enweta nsọpụrụ site na , na ụgbọ agha ya niile, na ndị na-agba ịnyịnya ya.” Mgbe ahụ, mmụọ ozi , onye na-aga nʼihu ndị agha , sitere nʼihu pụọ gaa nọdụ nʼazụ ha. Otu a kwa, ogidi igwe ojii ahụ sitere nʼihu gaa nʼazụ ha. Nke a mere ka ogidi igwe ojii ahụ dịrị nʼetiti ụmụ na ndị . Nʼabalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị mere ka ogidi igwe ojii ahụ nye ụmụ ìhè, ma ndị nọgidere nʼọchịchịrị. Otu a, ndị enweghị ike bịarute nʼebe ụmụ nọ. Mgbe ahụ, Mosis setịpụrụ aka ya nʼelu ahụ. Onyenwe anyị ji oke ifufe si nʼọwụwa anyanwụ, nke fere nʼabalị ahụ niile, nughachi osimiri ahụ, mee ka osimiri ahụ kebie ụzọ abụọ, ka ụzọ pụta nʼala osimiri ahụ. Ụmụ sitere nʼetiti osimiri ahụ gafee. Mmiri osimiri ahụ ghọọrọ mgbidi nʼaka nri ha ma nʼaka ekpe ha. Mgbe ndị agha na-achụ ha ọsọ hụrụ ha ka ha na-agafe, ha sogidere ha baa, ọ bụladị nʼetiti osimiri ahụ. Ndị agha niile sooro ha, ya bụ, ụgbọ agha , ndị agha ya na ndị na-agba ịnyịnya ya niile. Nʼisi ụtụtụ echi ya, Onyenwe anyị ledatara anya site nʼogidi igwe ojii ahụ na-enye ihe. O legidere ndị agha anya, tinyekwa ha ụjọ nʼobi nke mere na ha amakwaghị onwe ha. O mebiri ụkwụ ụgbọ agha ha mee ka o siere ịnyịnya ha ike ịdọkpụ ụgbọ agha ndị ahụ. Mgbe ahụ, ndị kwuru sị, “Ka anyị sinụ nʼịchụ ndị gbapụ, nʼihi na anyị na-alụrụ ha ọgụ, na-emegidekwa anyị.” Mgbe ụmụ gafesịrị ruo nʼakụkụ nke ọzọ nke osimiri ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Setịpụ aka gị ọzọ ka mmiri ahụ kpuchigide ndị , na ụgbọ agha ha niile, na ndị na-agba ịnyịnya ya.” Mosis setịpụrụ aka nʼelu osimiri ahụ. Nʼụtụtụ ya, mmiri osimiri ahụ sọghachiri gaa ebe ọ nọ na mbụ. Ndị chọsịrị ụzọ ha si agbapụ ike, ma anyị mere ka osimiri ahụ kpuchie ha. Osimiri ahụ kpuchigidere ụgbọ agha ha niile, na ndị na-agba ịnyịnya, na ndị agha niile ndị chụụrụ ụmụ baa nʼime osimiri ahụ. O nweghị otu onye nʼime ha fọdụrụ ndụ. Ma ụmụ esitelarị nʼala nke mmiri kọrọ gafee osimiri ahụ. Mgbe ha na-agafekwa, akụkụ abụọ nke osimiri ahụ guzoro ọtọ dịka mgbidi, nʼaka nri ha ma nʼaka ekpe ha. Site nʼụzọ dị otu a, Onyenwe anyị zọpụtara ụmụ site nʼaka ndị . Ụmụ hụkwara ozu ndị nʼikpere mmiri osimiri ahụ. Ụmụ tụrụ egwu anyị mgbe ha hụrụ ihe ịrịbama ndị a anyị ji zọpụta ha site nʼaka ndị . Ha kwenyere na anyị, kwenyekwa na ohu ya.
Every verse in Exodus 14
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.