Exodus 15:7

““Nʼoke ike nke ịdị elu gị, Ị lụgbuola ndị niile na-ebili imegide gị. I zipụrụ iwe gị dị ọkụ, o repịara ha dịka igbugbo ọka.”

Exodus 15:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 27 in Exodus chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Exodus 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, Mosis na ụmụ bụkuru anyị abụ dị otu a sị, “Aga m abụku anyị abụ nʼihi na o buliela onwe ya elu nke ukwuu. Ọ tụnyela ịnyịnya na onye na-agba ya nʼosimiri. “Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m. Ọ ghọrọla m nzọpụta. Ọ bụ m, aga m etokwa ya, Chineke nke nna m, aga m ebulikwa ya elu. Onye na-ebu agha ka anyị bụ. Nʼezie, aha ya bụ anyị. Ụgbọ agha na usuu ndị agha ya, ka ọ tụnyere nʼosimiri ahụ. Ndịisi agha , ndị ahọrọ ahọ, ka o mere ka rie. Ogbu osimiri ahụ ekpuchiela ha. Nʼime mmiri ahụ dị omimi ka ha rịdaruru dịka nkume. Aka nri gị anyị, dị ike, dịkwa ebube. Aka nri gị, Onyenwe anyị na-etipịasị ndị iro. “Nʼoke ike nke ịdị elu gị, Ị lụgbuola ndị niile na-ebili imegide gị. I zipụrụ iwe gị dị ọkụ, o repịara ha dịka igbugbo ọka. I sitere na nkuume nke oghere imi gị, mee ka mmiri osimiri guzoro ọtọ. Mmiri ahụ na-erugharị erugharị guzoro nʼotu ebe dịka mgbidi; ogbu mmiri kpụkọtara rahụ nʼala ala nsọtụ nke osimiri. Onye iro nyara isi sị, ‘Aga m achụso ha, gafee ha. Aga m ekesa ihe a kwatara nʼagha. Nyejuo onwe m afọ site na ha. Aga m amịpụta mma agha m. Jiri aka m laa ha nʼiyi.’ Ma i kupụrụ ikuku si gị nʼimi pụta, osimiri riri ha, ha mikpuru nʼime osimiri ukwu ahụ dịka igwe. Onye dịka gị anyị, nʼetiti chi niile? Onye dịka gị? Onye dị ebube nʼịdị nsọ. Onye otuto ya na-eyi egwu. Onye na-arụ ọrụ dị ebube? “I setịpụrụ aka nri gị, ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile. Site nʼebere gị, i dupụtara ndị ị zọpụtara. Sitekwa nʼike gị dị ebube, i duru ha ruo nʼebe obibi gị dị nsọ. Ụwa niile nụrụ ya, maa jijiji. Ndị ka oke ihe mgbu bịakwasịrị. Ndị eze Edọm ga-anọ nʼọnọdụ obi ịlọ mmiri. Ndị ndu niile ga-abụ ndị ọma jijiji ga-ejidekwa, ndị niile nʼọnọdụ ịtụ egwu ga-agbaze; oke egwu na oke ụjọ ejidela ha. Site nʼike nke aka gị, ha ga-anọ jụụ dịka nkume, tutu ruo mgbe ndị gị, Onyenwe anyị, gafechara, tutu ruo mgbe ndị gị, ndị ị zụtara nye onwe gị, gafechara. Gị onwe gị ga-akpọbata ha, kụọ ha dịka mkpụrụ, nʼelu ugwu nke ihe nketa gị. Nʼebe ahụ, Onyenwe anyị, i mere ka ọ bụrụ ebe obibi gị, ebe nsọ ahụ, Onyenwe anyị, nke i ji aka gị tọọ ntọala ya. “Onyenwe anyị ga-abụ eze ruo mgbe niile ebighị ebi.” Mgbe ịnyịnya , na ụgbọ agha ya, na ndị na-agba ịnyịnya, gbabanyere nʼosimiri, Onyenwe anyị mere ka mgbidi mmiri ahụ dagbuo ha. Ma ụmụ sitere nʼala mmiri kọrọ gafee. Nʼoge ahụ, onye amụma nwanyị, nwanne Erọn weere ịgba iti egwu nʼaka ya, duo ndị inyom ndị so ya, jiri ịgba egwu nke ha na-etekwa egwu. bụrụ abụ sị ha, “Bụkuonụ anyị abụ, nʼihi na ọ bụ onye e buliri elu nke ukwu. Ịnyịnya na ndị na-agba ha, ka ọ tụnyere nʼime osimiri.” Mgbe ihe ndị a mesịrị, Mosis nọgidere na-edu ụmụ . Ha sitere nʼ ahụ bilie ije, jeruo ọzara . Ha jere ije nʼime ọzara abalị atọ, ma ha achọtaghị mmiri ọṅụṅụ Mgbe ha ruru , ha enweghị ike ịṅụ mmiri dị nʼebe ahụ, nʼihi na mmiri ahụ na-elu ilu. (Ọ bụ ilu ilu a mere e ji kpọọ ya .) Nʼebe a, ụmụ malitere itamu ntamu, megide sị, “Olee mmiri anyị ga-aṅụ?” Mosis tikuru anyị mkpu akwa. Onyenwe anyị gosiri osisi ọ ga-atụnye nʼime mmiri ahụ. Mgbe mere otu a, mmiri ahụ malitere ịdị ụtọ ọṅụṅụ. Ọ bụkwa na ka anyị nọ nye ha ụkpụrụ ya na iwu ya maka iji ya nwalee ha. Ọ sịrị, “Ọ bụrụ na unu ga-ege ntị nke ọma nʼokwu anyị unu, mee ihe ziri ezi nʼanya ya, ọ bụrụkwa na unu eleruo anya idebe iwu ya na ụkpụrụ ya niile, ọ dịghị ọrịa nke m tinyere nʼahụ ndị nke m ga-etinye nʼahụ unu. Nʼihi na mụ onwe m bụ anyị, onye na-agwọ unu ọrịa niile.” Ha bịaruru nʼobodo , ebe e nwere isi iyi mmiri ala na-asọpụta dị iri na abụọ, na iri osisi nkwụ asaa. Ụmụ mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ mmiri ahụ.

Every verse in Exodus 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00