Exodus 17:1

“Ọgbakọ ụmụ Izrel niile sitere nʼọzara Sin bilie ije ha, na-aga site nʼotu ebe ruo nʼebe ọzọ dịka Onyenwe anyị nyere nʼiwu. Ha mara ụlọ ikwu ha na Refidim, ma ọ dịghị mmiri dị nke ndị mmadụ ga-aṅụ.”

Exodus 17:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 16 in Exodus chapter 17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Exodus 17 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọgbakọ ụmụ niile sitere nʼọzara bilie ije ha, na-aga site nʼotu ebe ruo nʼebe ọzọ dịka anyị nyere nʼiwu. Ha mara ụlọ ikwu ha na , ma ọ dịghị mmiri dị nke ndị mmadụ ga-aṅụ. Nʼihi nke a, ha sesịrị okwu, sị, “Nye anyị mmiri ka anyị ṅụọ.” zara, sị, “Gịnị mere unu ji esesị m okwu? Gịnị mere unu ji chọọ ịnwapụta ntachiobi anyị?” Ma akpịrị mmiri kpọrọ ndị a nkụ nʼebe ahụ, nke a mere ka ha tamuo ntamu megide . Ha sịrị, “Ọ bụkwa nʼihi gịnị ka i ji site nʼobodo kpọpụta anyị, ime ka anyị, ụmụntakịrị anyị na anụ ụlọ anyị nwụọ nʼihi akpịrị ịkpọ nkụ?” Nʼihi ya, Mosis tikuru anyị mkpu akwa sị, “Gịnị ka m ga-eme banyere ndị a. Lee, ha chọrọ itugbu m na nkume.” Ma anyị zaghachiri , sị ya, “Gaa nʼihu ndị a, kpọrọ ụfọdụ nʼime ndị okenye . Jirikwa mkpanaka ahụ nʼaka gị, bụ nke i tiri nʼelu osimiri Naịl gaa. Lee, Aga m eguzo nʼihu gị nʼakụkụ nkume dị na . Ị ga-akụ mkpara gị nʼelu nkume ahụ. Mmiri ga-asọpụtakwa site na ya, ka ndị mmadụ ṅụọ.” Ya mere, Mosis mere otu a nʼihu ndị okenye niile. Nʼihi nke a, ọ kpọrọ aha ebe ahụ na nʼihi esemokwu ụmụ na nʼihi nwale ha nwalere anyị, na-asị, “Onyenwe anyị ọ nọnyeere anyị, ka ọ bụ na ọ nọnyereghị anyị?” Ndị bịara lụso ụmụ agha na . Mosis gwara okwu sị ya, “Họpụta ụfọdụ ndị ikom ka ha gaa lụso ndị agha. Echi, mụ onwe m ga-eguzoro nʼelu ugwu, jidekwa mkpara nʼaka m.” Ya mere, pụrụ gaa lụso ndị agha dịka gwara ya. Ma na Erọn na , rigoro nʼelu ugwu ahụ. Ndị na-enwe mmeri mgbe ọbụla weliri aka ya elu, ma ndị na-emeri mgbe ọbụla wedatara aka ya. Mgbe ike gwụrụ aka , ha butere nkume tinye nʼokpuru ya mee ka ọ nọkwasị nʼelu ya. Erọn na jidere aka abụọ welie ya elu, otu onye nʼakụkụ a, onye nke ọzọ nʼakụkụ nke ọzọ. Ime ka aka guzosie ike tutu ruo mgbe anwụ dara. Nʼihi nke a, na ndị agha ya meriri ndị agha site nʼiji mma agha gbuo ha. Emesịa, Onyenwe anyị sịrị , “Dee ihe niile ndị a nʼakwụkwọ, ka ọ bụrụ ihe ncheta. Gụgharịakwa ya na ntị . Nʼihi na aga m ehichapụ ihe niile a ga-eji cheta nʼelu ụwa.” Mosis wuru ebe ịchụ aja nye anyị. Ọ kpọrọ ya anyị , nke pụtara, Onyenwe anyị bụ ọkọlọtọ m. Mosis sịrị, “Nʼihi na-eweliri aka elu nʼebe ocheeze anyị dị. Onyenwe anyị ga na-ebuso ndị agha site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.”

Every verse in Exodus 17

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00