Exodus 18:21

“Ma site nʼetiti ndị a họpụta ndị ikom tozuru, ndị ikom na-atụ egwu Chineke, ndị kwesiri ntụkwasị obi na ndị kpọrọ uru nʼezighị ezi asị. Mee ha ndịisi na-achị imerime puku ndị mmadụ, ndịisi narị mmadụ, ndịisi iri mmadụ ise na ndịisi mmadụ iri.”

Exodus 18:21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 21 of 27 in Exodus chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Exodus 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jetro, nna nwunye , onye bụkwa onye nchụaja , nụrụ banyere ihe niile meere na ndị nke ya, na ụzọ anyị si napụta site nʼaka ndị . Jetro ọgọ nwoke kpọọrọ ọra, nwunye , mgbe chụlara ya na ụmụ ya ndị ikom abụọ. Aha nwa ya nke mbụ bụ ọm, nke pụtara, abụ m ọbịa na mba ọzọ. Aha nwa nwoke nke abụọ bụ , nke bụ, Onyenwe anyị bụ onye inyeaka m. Nʼihi na mgbe mụrụ o kwuru sị, “Chineke nna m bụ onye inyeaka m, nʼihi na ọ napụtara m site na mma agha .” Jetro, ọgọ nwoke , bịakwutere ha nʼime ọzara. O dutere ụmụ ndị ikom abụọ na nwunye . Nʼoge ahụ, Mosis na ụmụ mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ugwu . O ziri ozi sị, “Mụ bụ ọgọ gị nwoke bịakwutere gị, nwunye gị na ụmụ gị abụọ sokwa m.” Nʼihi ya, Mosis gara zute ọgọ ya nwoke, kpọọ isiala nye ọgọ ya, sutu ya ọnụ. Emesịa, ọ kpọbatara ha nʼime ụlọ ikwu ya. Jetro na ọgọ ya kwurịtara okwu, jụọ ihe banyere otu ihe si agara ibe ha. Mosis kọọrọ nna nwunye ya ihe niile anyị mere na ndị niile nʼihi ndị . Ọ kọkwaara ya banyere ihe ndakwasị niile dakwasịrị ha nʼime ọzara, na otu anyị si napụta ha. Jetro soro ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu nʼihi ihe niile anyị meere ndị , na otu o siri napụta ha site nʼaka ndị . Jetro kwuru sị, “Onye a gọziri agọzi ka anyị bụ. Onye napụtara unu site nʼaka ndị na site nʼaka . Ugbu a, amaara m na anyị kachasị chi ndị ọzọ niile elu, nʼihi na ọ zọpụtara ndị ya site nʼaka ndị ndị sitere na mpako ha meso mmeso.” Jetro, nna nwunye chụọrọ aja nsure ọkụ na aja ndị ọzọ. Emesịa, Erọn na ndị okenye bịara soro na ọgọ ya nwoke rie ihe nʼihu . Nʼụbọchị nke ọzọ ya, Mosis bịara nọdụ ala ikpere ndị mmadụ ikpe. Igwe mmadụ nọgidere site nʼụtụtụ ruo nʼanyasị. Ọgọ hụrụ ihe niile ọ na-emere ndị mmadụ, nke a mere na ọ jụrụ, “Gịnị bụ ihe nke a ị na-emere ndị a? Gịnị mere i ji nọdụ ala naanị gị, ndị a niile gbaa gị gburugburu malite nʼụtụtụ ruo nʼanyasị?” Mosis zara nna nwunye ya sị, “Nʼihi na ha bịara ịjụta m ihe si nʼaka . Ọ bụrụ na esemokwu adịrị nʼetiti mmadụ ọbụla na ibe ya, ha na-abịakwute m, ka m kpebie ihe dị nʼetiti mmadụ na ibe ya. Ana m eme ka ha mata iwu na ụkpụrụ .” Mgbe , nna nwunye , nụrụ ihe ndị a niile, ọ sịrị , “Ihe ị na-eme adịghị mma. Ike ga-agwụ gị, gwụkwa igwe mmadụ ndị a. Ọrụ a ị na-arụ dị ukwuu karịa gị. Naanị gị agaghị ebuli ya. Ugbu a, gee m ntị. M ga-adụ gị ọdụ, ka nọnyekwara gị. Ọ ga-adị mma ma ọ bụrụ na ị bụ onye na-anọchi anya ndị a nʼihu . Nʼụzọ dị otu a, i nwere ike iweta nsogbu niile ha nwere nʼihu . Ihe ọzọ ị ga-eme bụ nke a: ị ga-akụziri ha iwu na ụkpụrụ , gosikwa ha ụzọ ha ga-esi bie ndụ, na ọrụ ha kwesiri ịrụ. Ma site nʼetiti ndị a họpụta ndị ikom tozuru, ndị ikom na-atụ egwu , ndị kwesiri ntụkwasị obi na ndị kpọrọ uru nʼezighị ezi asị. Mee ha ndịisi na-achị imerime puku ndị mmadụ, ndịisi narị mmadụ, ndịisi iri mmadụ ise na ndịisi mmadụ iri. Mee ka ha bụrụ ndị ikpe nye ndị mmadụ oge niile. Nye iwu ka ha na-ewetara gị okwu dịkarịsịrị ike, ma na-ekpe ikpe gbasara okwu dị mfe na ndị ọzọ niile dị iche iche. Nʼụzọ dị otu a, ndị ikpe ndị ahụ ga-enyere gị aka ime ka ibu arọ gị dị mfe. Ọ bụrụ na ị ga-eme ihe niile ndị a, ọ bụrụkwa na ekwenye, ị ga-enwe ike nagide nsogbu niile. Mmadụ niile ga-ewere udo na ọṅụ birikwa.” Mosis gere ntị nʼihe niile nna nwunye ya gwara ya. O mekwara ihe niile o kwuru. O sitere nʼetiti ụmụ họpụta ndị kwesiri ekwesi mee ka ha bụrụ ndịisi. Ụfọdụ ka o mere ndịisi na-elekọta imerime puku mmadụ, ụfọdụ na-achị narị mmadụ, ụfọdụ, iri mmadụ ise, ụfọdụ, mmadụ iri. Ha jere ozi dịka ndị ikpe nye ndị mmadụ nʼoge niile. Ha na-ewetara okwu niile siri ike, ma ha onwe ha na-ekpe ikpe banyere okwu nke dịkarịsịrị nta. Mgbe ahụ, Mosis zilagara nna nwunye ya. Jetro laghachikwara nʼobodo nke aka ya.

Every verse in Exodus 18

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00