Exodus 20:1
“Chineke kwuru okwu ndị a niile sị:”
Exodus 20:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 26 in Exodus chapter 20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 threads run through this chapter
Exodus 20 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Chineke kwuru okwu ndị a niile sị: “Mụ onwe m bụ anyị unu, onye kpọpụtara unu site nʼ, bụ ala nke ibu ohu. “Ị gaghị enwe chi ọzọ tinyere m. Gị emerela onwe gị arụsị a pịrị apị, nʼoyiyi nke ụdị ọbụla nke yiri ihe dị nʼeluigwe maọbụ nke yiri ihe dị nʼụwa, nʼokpuru ya maọbụ nʼime mmiri, nʼokpuru ụwa. Gị akpọla isiala nye ha, efekwala ha ofufe, nʼihi na Mụ onwe m bụ anyị gị, abụ m ekworo. Onye na-ata ụmụ na ụmụ ụmụ ahụhụ, nʼihi ajọ omume nke ndị mụrụ ha, ọ bụladị ruo nʼọgbọ nke atọ na nke anọ, nke ndị ahụ kpọrọ m asị. Ma na egosi ịhụnanya nye puku ọgbọ niile nke ndị hụrụ m nʼanya, bụ ndị na-edebe ihe niile m nyere nʼiwu. Gị ejikwala aha anyị bụ gị eme ihe efu, nʼihi na anyị agaghị agụ onye ji aha ya eme ihe efu dịka onye ikpe na-amaghị. Cheta ụbọchị izuike site nʼido ya nsọ. Nʼime ụbọchị isii ka ị ga-eje ozi gị niile. Ọ bụkwa nʼime ha ka ị ga-arụzu ọrụ gị niile. Ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izuike nke anyị gị. Ị gaghị arụ ọrụ ọbụla nʼụbọchị ahụ, gị onwe gị, nwa gị nwoke na nwa gị nwanyị, onye ọrụ gị nwoke, onye ọrụ gị nwanyị, maọbụ anụ ụlọ gị ọbụla, ọbụladị onye ọbịa bi nʼobodo gị. Nʼihi na ọ bụ nʼime ụbọchị isii ka anyị kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri, na ihe niile dị nʼime ha. O zuru ike nʼụbọchị nke asaa. Nʼihi nke a anyị gọziri ụbọchị nke asaa doo ya nsọ, ka ọ bụrụ ụbọchị izuike. Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka anyị gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke anyị gị na-enye gị. Gị egbula mmadụ. Gị akwala iko. Gị ezula ohi. Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị. Gị enwela anya ukwu nʼebe ụlọ onye agbataobi gị dị. Gị enwekwala anya ukwu nʼebe nwunye onye agbataobi gị dị, maọbụ ohu ya nwoke maọbụ ohu ya nwanyị, ehi ya maọbụ ịnyịnya ibu ya, ma ọ bụkwanụ nʼihe ọbụla nke onye agbataobi gị nwere dị.” Mgbe ndị hụrụ egbe eluigwe, na amụma ọkụ, na opi ike, hụkwa ugwu ahụ ka o jupụtakwara nʼanwụrụ ọkụ, ha mara jijiji nʼihi egwu. Ha guzoro nʼebe dị anya, sị , “Biko ka gị onwe gị gwa anyị okwu, anyị ga-anụ ma ka gharakwa ịgwa anyị okwu, ma ọ bụghị ya, anyị ga-anwụ.” Mosis sịrị ndị , “Unu atụkwala ụjọ, nʼihi na bịara ịnwale unu ime ka unu na-atụ ya egwu mgbe ọbụla ka unu ghara imehie megide ya.” Nʼihi nke a, mmadụ niile guzoro nʼebe dị anya site nʼugwu ahụ. Ma bara nʼime igwe ojii ahụ, ebe nʼonwe ya nọ. Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Gwa ụmụ okwu sị, ‘Unu onwe unu ahụla na m si nʼeluigwe gwa unu okwu. Unu emerela onwe unu chi ọzọ tinyere m, chi ọlaọcha maọbụ chi ọlaedo. Unu emerela onwe unu ha. “ ‘Ebe ịchụ aja unu ga-ewuru m ga-abụ nke unu ji naanị aja wuo. Nʼebe ahụ ka unu ga-achụrụ m aja nsure ọkụ na aja udo. Unu ga-ejikwa igwe ewu na atụrụ, na ehi chụọrọ m aja. Unu ga-ewuru m ebe ịchụ aja naanị ebe ọbụla m mere ka aha m bụrụ ihe a na-asọpụrụ, nʼebe ahụ ka m ga-abịa gọzie unu. Ọ bụrụ na unu ewuo ebe ịchụ aja nkume, unu ejikwala nkume a wara awa, nʼihi na unu ga-eme ka ọ ghara ịdị nsọ ma ọ bụrụ na unu ejiri ngwa ọrụ wagharịa nkume ya. Unu ejila ihe nrigo gbagoro nʼebe ịchụ aja m, ka a ghara ikpughe ọtọ unu nʼelu ya.’
Every verse in Exodus 20
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.