Exodus 24:17
“Ma nʼebe ndị Izrel nọ, ebube Onyenwe anyị na-enwu dịka ọkụ na-achọ irechapụ ugwu ahụ.”
Exodus 24:17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 17 of 18 in Exodus chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 thread runs through this chapter
Exodus 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ọ gwara sị, “Rigokwute anyị, gị na Erọn, na , na , na mmadụ iri asaa site na ndị okenye . Ma unu ga-efe ofufe site nʼebe dị anya. Emesịa, ọ bụ naanị ga-abịarute anyị nso. Ndị nke ọzọ agaghị abịaru nso. Ndị mmadụ ndị ọzọ agaghịkwa eso ya rigota.” Mgbe ahụ, Mosis bịara gwa ndị okwu niile na iwu niile anyị nyere. Ha niile zaghachiri ya nʼotu olu sị, “Anyị ga-emezu ihe niile anyị kwuru.” Mosis deturu ihe niile anyị kwuru. Nʼisi ụtụtụ echi ya, o biliri wuo ebe ịchụ aja na ndịda ugwu ahụ. O gwunyere ogidi nkume iri na abụọ nke nọchiri anya ebo iri na abụọ ụmụ . Mosis zipụtara ụmụ okorobịa , ndị chụrụ aja nsure ọkụ ma werekwa ụmụ oke ehi chụọ aja udo nye anyị. Mosis tinyere ọkara ọbara ehi ndị ahụ nʼime efere. Ma o fesara ọkara ọbara nke fọdụrụ nʼelu ebe ịchụ aja ahụ. Emesịa, Mosis guzoro nʼebe ahụ gụpụta na ntị mmadụ niile, ihe dị nʼụkwọ Ọgbụgba ndụ ahụ. Mgbe ụmụ nụrụ ya, ha weere otu olu kwuo sị, “Anyị anụla, anyị ga-eme ihe niile anyị kwuru. Anyị ga-erube isi.” Mgbe ahụ, Mosis weere ọbara ahụ dị nʼime efere, fesaa ya nʼahụ ndị ahụ niile, sị, “Nke a bụ ọbara ọgbụgba ndụ ahụ nke dị nʼetiti unu na anyị, dịka okwu niile ndị a si dị.” Mosis rigoro nʼelu ugwu, ya na Erọn, na na , na mmadụ iri asaa site na ndị okenye . Ha hụrụ nke . Nʼokpuru ụkwụ ya abụọ, e were ihe dịka ebe nzọkwasị ụkwụ nke e ji nkume safaia mee. Nkume ndị a na-enwukwa ezi onwunwu dịka mbara eluigwe. Ọ bụ ezie na ndị okenye hụrụ anya ma ọ laghị ha nʼiyi. Kama o mere ka ha nọọ nʼihu ya rie, ṅụọ. Mgbe nke a gasịrị, Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Rigota, bịakwute m nʼelu ugwu, nọdụkwa ebe ahụ, maka na aga m enye gị mbadamba nkume nke iwu na ụkpụrụ dị na ya, nke m ji aka m dee maka i ji kuziere ha.” Mosis biliri, ya na onye na-agara ya ozi. Mosis nʼonwe ya rigokwara nʼelu ugwu . Ọ gwara ndị okenye okwu sị, “Cherenụ anyị nʼebe a tutu ruo mgbe anyị ga-alaghachikwute unu. Unu na Erọn na nọ, onye ọbụla nwere nsogbu jekwuru ha.” Ngwangwa, Mosis rigoro nʼelu ugwu ahụ, oke igwe ojii kpuchiri ugwu ahụ niile, ebube anyị kpuchikwara elu ugwu ahụ. Ọ bụ ụbọchị isii ka igwe ojii kpuchiri ugwu ahụ. Nʼụbọchị nke asaa, Onyenwe anyị sitere nʼetiti igwe ojii ahụ kpọọ oku. Ma nʼebe ndị nọ, ebube anyị na-enwu dịka ọkụ na-achọ irechapụ ugwu ahụ. Mosis banyere nʼime igwe ojii ahụ mgbe ọ na-arịgo ugwu ahụ. Ọ nọgidere nʼelu ugwu ahụ iri ụbọchị anọ, ehihie na abalị.
Every verse in Exodus 24
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.