Exodus 4:10

“Mosis sịrị Onyenwe anyị, “Biko Onyenwe m, abụghị m onye mara ekwu okwu. Ọ nwebeghị oge m ji bụrụ onye ọka okwu, na mgbe gara aga maọbụ site na mgbe ị gwara ohu gị okwu. Lee, onye nwere ire na egbugbere ọnụ dị arọ ka m bụ.””

Exodus 4:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 10 of 31 in Exodus chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Exodus 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mosis zaghachiri ya sị, “Gịnị ga-eme ma ọ bụrụ na ha agaghị ekwenye ihe m kwuru maọbụ ajụ ige m ntị? Ọ bụrụ na ha asị, ‘Onyenwe anyị egosighị gị onwe ya.’ ” Ma anyị jụrụ ajụjụ sị ya, “Gịnị ka i ji nʼaka?” zara sị, “Ọ bụ mkpanaka.” Onyenwe anyị sịrị ya, “Tụpụ ya nʼala.” tụpụrụ ya nʼala. Ma otu mgbe ahụ, ọ ghọrọ agwọ. Mosis sitere nʼebe agwọ ahụ nọ gbapụ ọsọ. Onyenwe anyị gwara okwu ọzọ sị ya, “Jide agwọ ahụ aka nʼọdụdụ ya.” mere nke a, agwọ ahụ ghọghachikwara mkpanaka. Onyenwe anyị gwara sị, “Ọ bụrụ na i mee ihe ịrịbama a, ha ga-ekwere ihe ị gwara ha. Ha ga-aghọta na anyị nna nna ha, Chineke , Chineke Aịzik, na ọb gosiri gị onwe ya.” Onyenwe anyị gwara ya okwu ọzọ sị, “Tinye aka gị nʼime uwe i yi nʼime ahụ gị.” tinyere aka ya wepụta ya, ọ chọpụtara na ekpenta jupụtara nʼaka ahụ nke na-enwu ezi ọcha. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Tinyekwa aka gị nʼime uwe i yi nʼime ahụ gị.” mere otu a. Mgbe o wepụtara aka ya ọzọ, ọ hụrụ na ọ dịghachiri dịka akụkụ anụ ahụ ya ndị ọzọ. Mgbe ahụ anyị sịrị, “Ọ bụrụ na ụmụ ekweghị gị maọbụ nabata ihe ama nke mbụ, ha ga-ekwe ihe ịrịbama nke abụọ a. Ma ọ bụrụ na ha ekwenyeghị nʼihe ịrịbama abụọ ndị a ma ọ bụkwanụ gee gị ntị; kute mmiri nʼosimiri Naịl, wụpụ ya nʼala akọrọ. Mmiri ahụ nke i kutere site nʼosimiri ga-agbanwe, ghọọ ọbara nʼala akọrọ.” Mosis sịrị anyị, “Biko m, abụghị m onye mara ekwu okwu. Ọ nwebeghị oge m ji bụrụ onye ọka okwu, na mgbe gara aga maọbụ site na mgbe ị gwara ohu gị okwu. Lee, onye nwere ire na egbugbere ọnụ dị arọ ka m bụ.” Onyenwe anyị jụrụ ajụjụ sị, “Onye mere ọnụ mmadụ? Onye na-emekwa ka ntị mmadụ chie ya, maọbụ ka mmadụ daa ogbi? Onye na-eme ka mmadụ hụ ụzọ, maọbụ kpụọ ìsì? Ọ bụghị mụ onwe m bụ anyị? Ugbu a, gaa mee ihe m gwara gị. Aga m enyere gị aka ikwu okwu nke ọma. Aga m agwakwa gị ihe ị ga-ekwu.” Ma ọ rịọrọ, “Biko m, ziganụ onye ọzọ.” Onyenwe anyị were iwe dị ọkụ megide sị ya, “Kedụ maka nwanne gị nwoke Erọn onye ị, amaara m na ọ bụ onye ọka okwu. Lee, ọ na-abịa izute gị. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ mgbe ọ chọtara gị. Ị ga-agwa ya okwu, tinye okwu gị nʼọnụ ya. Aga m enyere unu abụọ aka ikwu okwu nke ọma, aga m ezikwa unu abụọ ihe unu ga-eme. Ọ ga-abụ onye na-ekwuchite ọnụ gị nʼebe ndị mmadụ nọ. Ị ga-anọ dịka nʼebe ọ nọ, nʼihi na ị ga-agwa ya ihe niile ọ ga-ekwu. Ma ị ga-ejide mkpanaka a dị nʼaka gị ka i nwee ike jiri ya mee ihe ịrịbama.” Emesịa, Mosis lọghachiri nʼụlọ ebe o bi, jekwuru ọgọ ya nwoke rịọọ ya sị, “Biko kwere ka m laghachi nʼ gaa chọpụta ma o nwere ndị ikwu m ka dị ndụ.” sịrị, “Gaa nʼudo.” Ugbu a anyị gwara okwu nʼala sị ya, “Laghachi nʼihi na ndị niile chọrọ igbu gị anwụchaala.” Mosis kpọọrọ nwunye ya, na ụmụ ya ndị ikom, nọkwasị nʼelu ịnyịnya ibu, laghachi nʼala . O jikwa mkpanaka ahụ nʼaka ya. Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Mgbe i ruru , hụ na ị gara nʼihu mee ihe ebube niile m nyere gị ike ime. Ma aga m eme ka obi ya sie ike, ka ọ ghara ikwe ka ndị m laa. Ị ga-agwa okwu sị ya, ‘Nke a bụ ihe anyị kwuru, Izrel bụ Ọkpara m. Agwara m gị okwu sị, “Hapụ nwa m nwoke ka o si nʼala pụọ gaa ebe ọ ga-anọ fee m ofufe,” ma ị jụrụ ajụ. Ugbu a aga m egbu ọkpara gị.’ ” Mgbe na ezinaụlọ ya na-alaghachi , ha rutere ebe ha ga-ezu ike abalị. Nʼebe ahụ, Onyenwe anyị bịakwutere chọọ igbu ya. Ma ọra nwunye weere mma ntakịrị bie nwa ya ugwu. O were ihe o bipụtara nʼugwu a metụ nʼụkwụ , kwuo sị, “Nʼezie, ị bụ di ọbara nʼebe m nọ.” Nʼihi ya, Onyenwe anyị hapụrụ . (Mgbe ahụ, Zipọra kwuru sị, “Ị bụ di ọbara,” nʼihi obibi ugwu ahụ.) Ugbu a, Onyenwe anyị gwara Erọn okwu sị, “Gaa nʼime ọzara ka izute .” Erọn gara jekwuru nʼugwu , ugwu , sutu ya ọnụ. Mgbe ahụ gwara Erọn ihe niile anyị ziri ya ka o kwuo, ya na ihe ịrịbama ndị ahụ niile o nyere nʼiwu ka o mee. Mosis na Erọn jeruru kpọọ nzukọ ndị okenye ụmụ niile. Erọn gwara ha ihe niile anyị gwara . Mosis, nʼonwe ya mere ihe ịrịbama ahụ niile nʼihu anya ha. Mgbe ahụ, ha kwenyere; dịka ha nụrụ na anyị eletala ụmụ , ma hụkwa ahụhụ ha. Ha kpọrọ isiala fee ya ofufe.

Every verse in Exodus 4

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00