Exodus 5:2
“Fero zara sị, “Onye ka Onyenwe anyị bụ m ga-eji gee ntị nʼolu ya ịhapụ ụmụ Izrel ka ha si nʼebe a pụọ? Amaghị m onye ọ bụ, agaghị m ekwekwa ka Izrel gaa ebe ọbụla.””
Exodus 5:2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 2 of 23 in Exodus chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Exodus 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Emesịa, Mosis na Erọn jekwuuru guzo nʼihu ya gwa ya okwu sị, “Ihe a ka anyị, Chineke kwuru, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m mmemme dị nsọ nʼime ọzara.’ ” Fero zara sị, “Onye ka anyị bụ m ga-eji gee ntị nʼolu ya ịhapụ ụmụ ka ha si nʼebe a pụọ? Amaghị m onye ọ bụ, agaghị m ekwekwa ka gaa ebe ọbụla.” Ha zara sị, “Chineke ndị zutere anyị. Biko kwere ka anyị gaa njem ụbọchị atọ nʼime ọzara nọọ nʼebe ahụ chụọrọ anyị anyị aja. Ọ bụrụ na anyị ajụ ige ntị nʼolu ya, ọ ga-eji ọrịa ọjọọ maọbụ mma agha kpochapụ anyị.” Eze zara ha sị, “Mosis na Erọn, gịnị mere unu ji na-ewepụ ụmụ aka site nʼọrụ ha? Laghachinụ nʼọrụ unu!” Fero gara nʼihu sị, “Lee, ka ndị obodo a si dị ọtụtụ ugbu a, ihe unu na-eme bụ naanị igbochi ha ịrụ ọrụ ha.” Nʼụbọchị ahụ kwa, Fero nyere ndị nlekọta ụmụ na ndị o mere ndịisi nʼebe ụmụ nọ iwu sị, “Unu enyekwala ụmụ ahịhịa ha ga-eji kpụọ brik dịka unu na-eme nʼoge gara aga. Kama, ha ga-achọta ahịhịa ahụ nʼonwe ha. Ọzọ, meenụ ka ọnụọgụgụ brik ha na-akpụ dịrị ka ọ dị na mbụ, unu emela ka ọ dịrị ala. Ha bụ ndị umengwụ. Ọ bụ ya mere ha ji na-eti mkpu, ‘Ka anyị gaa nʼọzara gaa chụọrọ anyị aja.’ Nyenụ ha ọrụ dị ike, nke ga-ezi ha na ha ekwesighị ịṅa ntị nʼokwu ụgha na Erọn na-ekwuru ha.” Ndị na-achị ndị ohu na ndị nlekọta jekwuuru ụmụ sị ha, “Ihe a ka kwuru: ‘Agaghị m enyekwa unu ahịhịa ọzọ. Gaanụ chọtara onwe unu okporo ahịhịa ebe ọbụla unu nwere ike ịchọta ya, ma nke a agaghị eme ka e gbubilata ọrụ unu kwesiri ịrụ.’ ” Ya mere ndị ha gbasasịrị nʼala niile ịchịkọta okporo ahịhịa ha ji akpụ brik. Ndị na-achị ha nọgidere na-akwagide ha sị ha, “Rụchaanụ ọrụ unu kwesiri ịrụ nʼụbọchị dịka unu si arụ ya mgbe a na-enye unu ahịhịa.” Ndịisi ọrụ malitere iti ndị ha họpụtara maka inyere ha aka ilekọta ndị ọrụ ihe, na-ajụ ha ajụjụ sị, “Gịnị mere unu akpụtaghị oke ọnụọgụgụ brik unu kwesiri ịkpụta ụnyaahụ maọbụ taa?” Mgbe ahụ, ndịisi ọrụ ndị bịakwutere kwaara ya akwa sị ya, “Gịnị mere i ji si otu a na-emeso ndị ohu gị mmeso? Ọ dịghị okporo ahịhịa a na-enye ndị ohu gị, ma ha na-asị anyị, ‘Kpụọnụ brik!’ A na-etikwa ndị ohu gị ihe, ma ịta ụta ekwesighị ịdịrị anyị kama ịta ụta dịrị ndị gị.” Fero zaghachiri ha sị, “Ndị umengwụ! Nʼezie ndị umengwụ ka unu bụ. Ọ bụ ya mere unu ji nọgide na-asị, ‘Ka anyị gaa chụọrọ anyị aja.’ Laghachinụ azụ ugbu a nʼọrụ unu. A gaghị enye unu okporo ahịhịa ọbụla. Ma unu ga-arụpụtarịrị ọnụọgụgụ brik dị ka a chọrọ nʼaka unu.” Ndịisi ọrụ ụmụ ghọtara na ha nọ na nsogbu mgbe a gwara ha okwu sị ha, “Unu ga-akpụtarịrị ọnụọgụgụ brik unu kwesiri ịkpụ kwa ụbọchị.” Mgbe ha si nʼihu pụọ, ha zutere na Erọn ebe ha nọ na-eche ha. Ndị nlekọta ọrụ ndị a gwara na Erọn okwu sị, “Ka anyị lee unu anya ma kpee unu ikpe. Unu emeela ka anyị bụrụ ihe na-esi ajọ isi nʼihu na ndị na-ejere ya ozi. Unu etinyela mma agha nʼaka ha nke ha ga-eji gbuo anyị.” Mgbe ahụ laghachikwuru anyị jụọ ya sị, “Onyenwe anyị, gịnị mere i ji butere ndị a nsogbu? Gịnị mere i ji zite m? Nʼihi na site na mgbe m jekwuuru gwa ya okwu nʼaha gị, o meela ka nsogbu dakwasị ndị a, ma ị napụtabeghị ndị gị.”
Every verse in Exodus 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.