Exodus 6:11
““Gaa gwa Fero eze Ijipt, ka ọ hapụ ụmụ Izrel ka ha pụọ nʼala ya.””
Exodus 6:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 30 in Exodus chapter 6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Exodus 6 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Ugbu a, ị ga-ahụ ihe m ga-eme . Nʼihi ike aka m, ọ ga-ezipụ ha. Nʼihi ike aka, ọ ga-achụpụ ha site nʼala ya.” Chineke gara nʼihu gwa sị, “Mụ onwe m bụ anyị.” Egosiri m na Aịzik na ọb onwe m dịka , Onye pụrụ ime ihe niile. Ma ọ dịghị mgbe m mere ka ha mata aha m dịka anyị. Emere m ka ọgbụgba ndụ m guzosie ike nʼetiti mụ na ha, ọgbụgba ndụ nke inye ha ala ebe ha biri dịka ndị ọbịa. Ugbu a, anụla m ịsụ ude ụmụ , bụ ndị ahụ ndị mere ka ha bụrụ ndị ohu. Echetakwala m ọgbụgba ndụ m. “Ya mere, gwa ụmụ , ‘Abụ m anyị. Aga m akpọpụta unu site nʼọnọdụ ịbụ ohu ndị . Aga m eme ka unu nwere onwe unu site nʼọnọdụ ịbụ ndị ohu nye ha. Aga m eji aka ike m nke m ga-esetipụ, ya na ihe ngosipụta dị ukwuu nke ikpe ikpe m, gbapụta unu. Mgbe ahụ, aga m ewere unu ka unu bụrụ ndị m. Aga m abụ unu. Unu ga-amata na m bụ anyị, onye kpọpụtara unu site nʼaka ịbụ ohu nʼala . Aga m akpọbata unu nʼala ahụ m weliri aka m elu, ṅụọ nʼiyi, nye , na Aịzik, na ọb, ime ka ọ bụrụ ihe nketa unu. Abụ m anyị.’ ” Mosis gwara ụmụ ihe ndị a, ma ha egeghị ntị nʼihi ịda mba nke obi ha na ahụhụ sitere na ndọgbu nʼọrụ ha. Onyenwe anyị gwara okwu ọzọ sị, “Gaa gwa eze , ka ọ hapụ ụmụ ka ha pụọ nʼala ya.” Mosis kwuru nʼihu anyị sị, “Mgbe ụmụ na-aṅaghị m ntị, olee otu ga-esi ṅaa m ntị? Nke ka nke, enweghị m ike ikwu okwu nke ọma.” Onyenwe anyị gwara na Erọn okwu banyere ụmụ na banyere eze . O nyere ha iwu sị ha site nʼala kpọpụta ụmụ . Ndị a bụ aha ndịisi ebo niile. Ụmụ ndị ikom , ọkpara bụ, Hanok na , Hezrọn na . Ndị a bụ agbụrụ . Ụmụ ndị ikom ọn bụ, Jemuel, Jamin, Ohad, Jakin, Zoha na (onye nne ya bụ onye ). Ndị a bụ agbụrụ ọn. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom ị nʼusoro e si mụọ ha: Geshọn, Kohat na . Livayị nʼonwe ya gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ. Ụmụ ndị ikom ọn, nʼagbụrụ ha, bụ na , nʼusoro ezinaụlọ ha. Ụmụ ndị ikom bụ, Amram, Izha, Hebrọn na . Kohat gbara narị afọ na iri afọ atọ na atọ mgbe ọ nwụrụ. Ụmụ ndị ikom bụ na . Ndị a niile si nʼagbụrụ ị, dịka ihe e dere banyere ha si dị. Amram lụrụ , nwanne nna ya. Erọn na bụ ụmụ ha ndị ikom. Ma gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ. Ụmụ ndị ikom bụ , Nefeg na . Ụmụ ndị ikom bụ, Mishael, Elzafan na . Erọn lụrụ , nwa , na nwanne nwanyị ọn. Ụmụ ha bụ, , na , Elieza na . Ụmụ ndị ikom bụ, Asịa, Elkena na . Ndị a bụ ndị ikwu . Elieza, nwa Erọn lụrụ otu nʼime ụmụ , onye mụtaara ya . Ndị a bụ aha ndịisi ezinaụlọ ị dịka ikwu ha si dị. Ọ bụkwa na Erọn ka anyị gwara okwu sị, “Sitenụ nʼala dupụta ụmụ dịka ọnụọgụgụ ha si dị.” Ha bụ ndị gwara , eze okwu banyere ime ka ụmụ site nʼala pụọ. Ọ bụkwa otu na Erọn ahụ. Otu ụbọchị, Onyenwe anyị gwara okwu nʼ, ọ sịrị ya, “Mụ onwe m bụ anyị, gaa gwa eze ihe niile m gwara gị.” Mosis kwuru nʼihu anyị sị, “Lee, abụ m onye na-adịghị ekwuzi okwu nke ọma, gịnị mere ga-eji gee ntị nʼihe m ga-agwa ya?”
Every verse in Exodus 6
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.