Ezekiel 25:10

“Aga m ewere Moab na Amọn nyefee ha nʼaka ndị ga-esi nʼọwụwa anyanwụ pụta, ka ọ bụrụ nke ha. Nʼụzọ dị otu a, a gaghị agụkwa maọbụ cheta Amọn nʼetiti mba niile.”

Ezekiel 25:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 10 of 17 in Ezekiel chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ezekiel 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Okwu anyị ruru m ntị, sị, “Nwa nke mmadụ, chee ihu gị nʼala ụmụ Amọn buo amụma megide ha. Gwa ndị Amọn, ‘Nụrụnụ okwu nke kachasị ihe niile elu, bụ anyị. Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru: Nʼihi na ị sịrị “!” megide ebe nsọ m mgbe e merụrụ ya na megide ala , mgbe e mere ka ọ tọgbọrọ nʼefu, na mgbe a dọtara ndị nʼagha duru ha gaa mba ọzọ dịka ohu, nʼihi ya, aga m ewere gị nyefee nʼaka ndị si nʼọwụwa anyanwụ pụta, ka ị bụrụ ihe nketa ha. Ha ga-ewu ebe obibi nʼetiti gị, rie mkpụrụ ubi gị, ṅụọkwa mmiri ara ehi gị. Aga m eme ka obodo ghọọ ebe ịta nri nye ịnyịnya kamel, meekwa ka ala Amọn ghọọ ebe igwe ewu na atụrụ na-amakpu. Mgbe ahụ, ị ga-amata na mụ onwe m bụ anyị. Nʼihi na otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị na-ekwu: Nʼihi na ị kụrụ aka gị, zọọ ụkwụ gị nʼala gidim, ma sitekwa nʼịkpọ asị nke obi gị ṅụrịa ọṅụ megide ala , nʼihi ya, lee, aga m esetipụ aka m megide gị, were gị nyefee nʼaka ọtụtụ mba, ndị ga-alụta gị nʼagha. Aga m eme ka ị gwụsịa, mee ka ị hapụ ịdịkwa ọzọ. Aga m ala gị nʼiyi. Ị ga-amatakwa na mụ onwe m bụ anyị.’ ” “Ihe ndị a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị na-ekwu, ‘Nʼihi na na sịrị, “Lee, Juda adịrịla ka mba ndị ọzọ niile,” nʼihi nke a, aga m emeghe akụkụ , site nʼobodo nke nsọtụ oke ala ya niile, bụ -ọt, Baal- na , nke bụ ebube nke ala ahụ. Aga m ewere na Amọn nyefee ha nʼaka ndị ga-esi nʼọwụwa anyanwụ pụta, ka ọ bụrụ nke ha. Nʼụzọ dị otu a, a gaghị agụkwa maọbụ cheta Amọn nʼetiti mba niile. Aga m ata ahụhụ. Mgbe ahụ, ha ga-amatakwa na mụ onwe m bụ anyị.’ ” “Ihe ndị a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị na-ekwu, ‘Nʼihi na Edọm bọọrọ onwe ha ọbọ megide ụlọ sitekwa nʼịbọ ọbọ ha bụrụ ndị ikpe mara, nʼihi nke a, otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru: Aga m esetipụ aka m megide Edọm, gbuo ndị bi nʼime ya, ma mmadụ ma anụmanụ. Aga m eme ka ọ tọgbọrọ nʼefu. Ndị niile bi nʼala ahụ site na ruo na ka a ga-eji mma agha gbuo. Ọ bụ site nʼaka ndị nke m ka m ga-esi bọọ ọbọ megide Edọm, ha ga-emeso ndị Edọm dịka ịba ụba nke iwe m na ọnụma m si dị, ha ga-amata ihe ịbọ ọbọ bụ, otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwubiri.’ ” “Ihe ndị a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru: ‘Nʼihi na ndị esitela na mmụọ nke ịbọ ọbọ, na mmụọ ịkpọ asị nke dị ha nʼobi bọọrọ onwe ha ọbọ, chọọ ịla ha nʼiyi. Ya mere, ihe a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru, ana m aga isetipụ aka m megide ndị . Aga m ebipụ ndị , bibie ndị ahụ niile bi nʼọnụ mmiri osimiri. Aga m esite nʼoke ọnụma bọọ ha ọbọ site na ịta ha ahụhụ. Mgbe ahụ ha ga-amata na mụ onwe m bụ anyị, mgbe m ga-abọgwata ha ọbọ.’ ”

Every verse in Ezekiel 25

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00