Ezekiel 29:14

“Aga m emekwa ka ndị ya niile laghachi nʼala Patros, ala ebe a mụrụ ha. Ma Ijipt agaghị abụkwa alaeze a maara nke ọma ọzọ.”

Ezekiel 29:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 21 in Ezekiel chapter 29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ezekiel 29 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke iri, nʼọnwa nke iri, nʼụbọchị nke iri na abụọ, okwu nke anyị ruru m ntị, sị, “Nwa nke mmadụ, chee ihu gị nʼ buo amụma megide bụ eze , na ala niile. Gwa ya okwu, sị, ‘Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị sịrị: “ ‘Lee, mụ onwe m na-emegide gị, Fero eze , gị onye bụ ogologo anụ ọjọọ ahụ na-amakpu nʼetiti mmiri iyi. Nʼihi na ị sịrị, “Ọ bụ m nwe Naịl, ọ bụkwa mụ onwe m mere ya nye onwe m.” Ma aga m etinye nko nʼagba gị, mee ka azụ niile nke iyi gị niile rapara nʼakpịrịkpa gị. Aga m adọpụta gị site nʼetiti iyi gị niile, mee ka azụ niile rapara nʼakpịrịkpa gị. Aga m ahapụ gị na azụ niile nke osimiri iyi gị nʼọzara, ebe ahụ ka unu ga-anọ nwụọ nʼala ubi, a gaghị unu maọbụ tụtụọ unu, nʼihi na emeela m ka unu bụrụ nri nye anụ ọhịa niile, na nnụnụ niile. Mgbe ahụ, ndị niile bi nʼ ga-amata na mụ onwe m bụ anyị. “ ‘Ị dịrịla ka mkpanaka achara nʼebe ụlọ nọ. Mgbe ha jidere gị nʼaka, ị nyajiri dọwaa ha ubu ha. Mgbe ha dabeere na gị, ị gbajiri mee ka ha ghara inwekwa ike iguzosi ike nʼụkwụ ha. “ ‘Nʼihi ya, otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru: Lee, aga m eme ka mma agha bịakwasị gị, aga m ebipụkwa mmadụ na anụmanụ niile dị nʼime gị. Ala ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu; ha ga-amatakwa na mụ onwe m bụ anyị. “ ‘Nʼihi na ị sịrị, “Osimiri Naịl bụ nke m. Ọ bụ m kere ya.” Nʼihi ya, aga m edo onwe m megide gị, megidekwa osimiri gị. Aga m ala niile nʼiyi site na ruo , ruokwa nʼoke ala ha na ndị . Ọ dịghị ụkwụ anụmanụ maọbụ mmadụ ga-agafe nʼime ya, agaghị ebikwa nʼime ya ruo mgbe iri afọ anọ gasịrị. Aga m emekwa ka ala bụrụ ebe tọgbọrọ nʼefu nʼetiti mkpọmkpọ ala niile, obodo ya niile ga-atọgbọrọ nʼefu iri afọ anọ nʼetiti obodo ndị e mere ka ha laa nʼiyi. Aga m achụsasị ndị nʼetiti mba niile, fesaa ha nʼala niile. “ ‘Ọzọkwa, Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị sịrị, nʼọgwụgwụ iri afọ anọ ahụ, aga m achịkọtakwa ndị site nʼebe niile ha gbasara. Aga m emekwa ka ndị ya niile laghachi nʼala , ala ebe a mụrụ ha. Ma agaghị abụkwa alaeze a maara nke ọma ọzọ. Ọ ga-abụ alaeze dị nnọọ ala karịa alaeze niile. Ọ dịkwaghị mgbe ọzọ ọ ga-eweli onwe ya elu karịa mba ọzọ niile. Aga m emekwa ka ha dị nta, nke ha agaghị inwe ike achịkwa mba niile ọzọ. Ijipt agaghị abụkwara ụlọ ihe ntụkwasị obi, kama ọ ga-abụrụ ha ihe iji cheta mmehie ha mere mgbe ha lere anya enyemaka site nʼaka ya. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ kachasị ihe niile elu, bụ anyị.’ ” Ọ ruo, nʼiri afọ abụọ na asaa, nʼọnwa mbụ, nʼụbọchị nke mbụ, ka okwu nke anyị ruru m ntị, sị, “Nwa nke mmadụ, Nebukadneza bụ eze ọn mere ka ndị agha ya lụsoo Taịa ọgụ nʼebe ọ dị ukwuu. Isi niile ọbụla ka e mere ka ọ kwọchasịa, ubu niile kwa echihịara echihịa. Ma ya na ndị agha ya anataghị ụgwọ ọrụ ọbụla, nʼagha ahụ o buru megide Taịa. Nʼihi nke a, Onye kachasị ihe niile elu, bụ anyị na-ekwu sị: Lee, ana m aga inye eze ọn ala . Ọ ga-akwakọrọ akụnụba ya, ọ ga-azacha ma bukọrọkwa ihe niile nke dị nʼala ahụ. Ha ga-abụkwa ụgwọ ọrụ nke ndị agha ya. Enyefeela m ala nʼaka ya, ka ọ bụrụ ụgwọ ọrụ nʼihi ọrụ ya, nʼihi na ya na ndị agha ya rụụrụ m ya. Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwubiri.” “Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka otu mpi puputara ụlọ . Aga m asaghekwa ọnụ gị nʼetiti ha. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ anyị.”

Every verse in Ezekiel 29

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00