Ezekiel 30:4

“Mma agha ga-abịakwasị Ijipt, ihe mgbu ga-adakwasị Kush. Mgbe ndị e gburu egbu ga-abụ aja dị nʼala, a ga-ekpokọrọkwa akụnụba ya, mebikwaa ntọala ya. Ala ya ga-abụkwa ihe e bibiri ebibi.”

Ezekiel 30:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 4 of 26 in Ezekiel chapter 30 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ezekiel 30 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Okwu anyị ruru m ntị, sị, “Nwa nke mmadụ, buo amụma sịkwa, ‘Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị na-ekwu, “ ‘Kwasienụ akwa ike ma sị, “Ewoo, nʼihi ụbọchị ahụ!” Nʼihi nʼụbọchị ahụ adịla nso, Ụbọchị nke anyị abịala nso, ụbọchị igwe ojii, ụbọchị ga-ewetara mba dị iche iche mbibi. Mma agha ga-abịakwasị , ihe mgbu ga-adakwasị . Mgbe ndị e gburu egbu ga-abụ aja dị nʼala, a ga-ekpokọrọkwa akụnụba ya, mebikwaa ntọala ya. Ala ya ga-abụkwa ihe e bibiri ebibi. Kush na , Lidiya na ndị ịa niile gwara ọgwa, Kub na ndị mba ọgbụgba ndụ ahụ, na ga-eso daa site na mma agha. “ ‘Ọ bụ ihe a ka anyị kwuru: “ ‘Ndị niile na-akwagide ga-ada, nganga niile nke ike ya ga-agwụsịkwa. Site na ruo nʼ, ọ bụ site na mma agha ka ha ga-ada nʼime ya. Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwubiri. Ha ga-atọgbọrọ nʼefu, nʼetiti ala niile tọgbọrọ nʼefu. Obodo ha niile ga-abụ mkpọmkpọ ebe, nʼetiti ọtụtụ obodo e bibiri ebibi. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ anyị, mgbe m tinyesịrị ọkụ nʼ, mgbe m gwepịara ndị niile na-enyere ya aka. “ ‘Nʼụbọchị ahụ, aga m ezipu ndị ozi ndị ga-eji ụgbọ dị iche iche, ka ha gaa menye ndị egwu, bụ ndị onwe ha jụrụ afọ. Oke egwu ga-ejidekwa ha nʼoge ahụ nʼihi ihe dakwasịrị , nʼihi ihe ndị a aghaghị imezu. “ ‘Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru, “ ‘Aga m esite nʼaka eze ọn bibie igwe ndị agha niile. Ya onwe ya na ndị agha ya, bụ mba kachasị mba niile njọ na-enweghị obi ebere, ka a ga-akpọbata ka ha bịa bibie ala ahụ. Ha ga-amịpụta mma agha ha megide , werekwa ozu ndị e gburu egbu tụsasịa nʼala ahụ. Aga m eme ka osimiri Naịl taa. Ọ ga-aghọkwa ala kpọrọ nkụ. Aga m ewerekwa ala ahụ resi mba ndị ọjọọ. Aga m ala ala ahụ na ihe niile dị nʼime ya nʼiyi. Ọ bụkwa ndị mba ọzọ ka m ga-eji mee ya. Mụ onwe m bụ anyị ekwuola ya. “ ‘Otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru, “ ‘M ga-ala arụsị niile nʼiyi, mekwaa ka ihe niile a kpụrụ akpụ dị na kwụsị. Onye eze agakwaghị adị ọzọ nʼ, aga m emekwa ka egwu jupụta nʼala ahụ niile. Aga m emekwa ka tọgbọrọ nʼefu. Aga m etinye ọkụ na , ma taa ahụhụ. M ga-awụkwasị ọnụma m, bụ ebe siri ike nke , m ga-ebipụkwa igwe ndị niile. Aga m amụnye ọkụ nʼ, Pelusium ga-anọ nʼoke ihe mgbu. A ga-eji ike tipịa . Memfis ga-anọgidekwa nʼọnọdụ ọjọọ ụbọchị niile. Ụmụ okorobịa na ga-anwụ site na mma agha. Obodo ndị a niile ga-abụkwa ndị a dọtara nʼagha. Ụbọchị ahụ ga-agba ọchịchịrị na mgbe m ga-agbaji yoku , nʼebe ahụ ka mpako nke ike ya ga-agwụsị. Igwe ojii ga-ekpuchi ya, a ga-adọtakwa obodo nta ya niile nʼagha. Aga m eme ka taa ahụhụ dị ukwuu, ka ha mata nʼezie na mụ onwe m bụ anyị.’ ” O ruo, nʼafọ nke iri na otu ya, nʼụbọchị nke asaa, nʼọnwa nke mbụ, okwu nke anyị ruru m ntị, sị, “Nwa nke mmadụ, agbajiela m ogwe aka , eze . Lee, o nwebeghị onye gbara ya ọkpụkpụ, ma ọ bụkwanụ kee ya ihe, ka o sie ike ọzọ ijide mma agha. Nʼihi ya, nke a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị sịrị: Lee, mụ onwe m na-emegide bụ eze . Aga m agbaji ogwe aka ya abụọ, ma nke siri ike ma nke gbajiri agbaji na mbụ. Aga m emekwa ka mma agha ya si nʼaka ya dapụ. Aga m achụsa ndị nʼetiti mba niile tụsaakwa ha nʼobodo niile, meekwa ka ogwe aka abụọ nke eze ọn sie ike. Aga m etinye mma agha m nʼaka ya, ma ogwe aka abụọ nke ka m ga-agbajisi. Mgbe ahụ, Fero ga-asụ ude nʼihu eze ọn dịka onye e merụrụ ahụ. Aga m eme ka ogwe aka abụọ nke eze ọn sie ike; ma ogwe aka ga-akpọnwụ. Mgbe ahụ, ha ga-amatakwa na mụ onwe m bụ anyị, mgbe m tinyere mma agha nʼaka eze ọn, na mgbe o setịpụrụ ya imegide . Aga m achụsa ndị nʼetiti mba niile, fesaa ha nʼala niile. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ anyị.”

Every verse in Ezekiel 30

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00