Ezra 1:8
“Sairọs bụ eze Peshịa, chịpụtara ha site nʼaka Mitredat, onye bụ odozi akụ, onye gụrụ ha ọnụ nye Sheshbaza, onye bụ onyeisi ndị Juu ahụ na-alaghachi Jerusalem na Juda.”
Ezra 1:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 8 of 11 in Ezra chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Ezra 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼafọ mbụ nke ọchịchị ọs, eze ịa, ime ka okwu anyị nke sitere nʼọnụ mezuo, Onyenwe anyị kpaliri mmụọ ọs, eze ịa ka o mee mkpọsa nʼalaeze ya niile, ma denyekwa ya nʼakwụkwọ iwu, sị, “Otu a ka ọs, eze ịa kwuru, “ ‘Onyenwe anyị nke eluigwe, e nyela m alaeze niile nke dị nʼụwa, o nyekwala m ọrụ iwuru ya ụlọnsọ na , nke dị na . Ya mere, onye ya ọbụla nʼetiti ndị ya nwere ike ịga nke dị na , gaa wuo ụlọnsọ anyị, Chineke , bụ nọ na . Ka ha nọnyekwara ha. Ma nʼobodo ọbụla ebe ndị fọdụrụ ndụ bi, ka ndị nọ nʼebe ahụ nye ha onyinye ọlaọcha na ọlaedo, na akụ na anụ ụlọ nʼụzọ enyemaka, tinyere onyinye afọ ofufu maka ụlọnsọ ukwu nke dị na .’ ” Mgbe ahụ, Chineke tinyere ọchịchọ ịlaghachi nʼobi ndịisi ezinaụlọ na na ndị nchụaja, na ndị ị. Ha kwadokwara ịlaghachi maka ịrụ ọrụ ụlọnsọ anyị ahụ na-atụfughị oge. Ndị bi na gburugburu ịa nyere ndị nke na-alaghachi onyinye ihe ọlaọcha na ọlaedo, na anụ ụlọ na ihe ndị ọzọ, na onyinye dị oke ọnụahịa dị iche iche, tinyere onyinye afọ ofufu ha. Nke ka nke, eze ọs chịpụtara ọtụtụ ngwongwo nke ụlọnsọ anyị nke sitere na bukọrọ gaa debe nʼụlọ chi ya. Sairọs bụ eze ịa, chịpụtara ha site nʼaka , onye bụ odozi akụ, onye gụrụ ha ọnụ nye , onye bụ onyeisi ndị ahụ na-alaghachi na . Nke a bụ ọnụọgụgụ ngwongwo ndị ahụ: efere ọlaedo iri atọ (30), efere ọlaọcha otu puku (1,000), efere ọlaọcha iri abụọ na itoolu (29), efere nta ọlaedo iri atọ (30), efere ọlaọcha nta narị anọ na iri (410), ngwongwo ndị ọzọ otu puku (1,000). Nʼime ihe ndị a niile, ọnụọgụgụ ihe e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ dị puku ise na narị anọ (5,400). Sheshbaza bulatara ihe ndị a mgbe ya na ndị ahụ a dọọrọ nʼagha hapụrụ ọn na-alọta .
Every verse in Ezra 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.