Ezra 10:19
“Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma.”
Ezra 10:19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 19 of 44 in Ezra chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Ezra 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe na-ekpe ekpere, na-ekwupụta mmehie ndị a, na-akwa akwa, na-atụ onwe ya nʼala nʼihu ụlọ , igwe ndị dị ukwuu, bụ ndị nwoke, na nwanyị, na ụmụntakịrị gbara ya gburugburu soro ya na-akwa akwa dị ilu. Mgbe ahụ, Shekanaya nwa , onye agbụrụ , sịrị , “Anyị emehiela megide anyị, nʼihi nʼịlụ ndị inyom mba ọzọ ndị gbara anyị gburugburu. Ma otu ọ dị, olileanya ka dịrị ndị . Ugbu a ka anyị gbaa ndụ nʼihu anyị, izilaga ndị inyom ndị mba ọzọ ndị a na ụmụ ha dịka ndụmọdụ onyenwe m , na ndị na-atụ egwu iwu anyị si dị. Ka e mee ihe ndị a dịka iwu si dị. Biko, bilie gwa anyị ụzọ anyị ga-esi dozie ihe niile mebiri emebi. Anyị ga-eme ihe i kwuru.” Mgbe ahụ, biliri jụọ ndịisi ndị nchụaja na ndị ị, na niile, ma ha ga-eme ihe kwuru. Ha niile ṅụrụ iyi kwenye na ha ga-eme ya. Mgbe ahụ, si nʼihu ụlọ pụọ banye nʼime ọnụụlọ , nwa . Mgbe ọ nọ nʼebe ahụ, o righị nri ọbụla, ọ ṅụghị mmiri ọbụla, nʼihi na ọ nọgidere na-eru ụjụ nʼihi ekwesighị ntụkwasị obi nke ndị si nʼebe a dọtara ha nʼagha lọta. E zisara ozi na na niile na a chọrọ ịhụ ndị niile si esi lọta na . Ndịisi na ndị okenye kpebiri na onye ọbụla nke na-abịaghị nʼụbọchị atọ, dịka atụmatụ ha si dị, na a ga-anara onye ahụ akụ niile o nwere, kewapụkwa onye ahụ site na mkpọkọta ndị e mere ka ha gaa biri nʼala ọzọ. Mgbe ụbọchị atọ ahụ zuru, ndị ikom na niile zukọrọ na . Nʼụbọchị nke iri abụọ nke ọnwa itoolu, mmadụ niile zukọrọ nọdụ nʼama dị nʼihu ụlọnsọ . Mmiri dị ukwuu zoro nʼụbọchị ahụ. Ụjọ tụkwara ndị ahụ niile zukọrọ nʼihi oke mmiri ozuzo ahụ na nʼihi okwu ahụ. Mgbe ahụ onye nchụaja, biliri ọtọ, sị ha, “Unu emehiela, nʼihi na unu lụrụ ndị inyom mba ọzọ, si otu a tụkwasị ihe nʼikpe ọmụma dịrị . Ugbu a, sọpụrụnụ anyị, bụ nna nna unu ha, meekwanụ ihe bụ nzube ya. Kewapụnụ onwe unu site nʼebe ndị mba ọzọ nọ, nakwa ebe nwunye ndị unu si mba ọzọ lụta.” Nzukọ niile ahụ zara nʼotu olu sị. “Okwu gị ziri ezi, Anyị aghaghị ime dịka i kwuru.” Ma ha zakwara sị, “Nke a abụghị ihe anyị ga-eme nʼotu ụbọchị maọbụ nʼụbọchị abụọ, nʼihi na aka ọtụtụ mmadụ nʼime anyị dị na mmehie ahụ. Mmiri na-ezosikwa ike, anyị enwekwaghị ike ịnọgide ruo oge dị anya. Ka ndịisi anyị guzobe mkpọkọta niile. Ka ndị niile nọ nʼobodo anyị ndị lụrụ nwanyị site na mba ọzọ bịa nʼoge a kara aka, ha na ndị okenye na ndị ikpe nke obodo ọbụla, ruo mgbe oke iwe banyere okwu a sitere nʼebe anyị nọ pụọ.” Ma ndị na-ekweghị ka e mee ya otu a bụ naanị nwa na nwa , na na onye ị. Ya mere, ndị ahụ niile si esi lọta, mere dịka mkpebi ahụ si dị. họpụtara ụfọdụ ndị ikom, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ, e si nʼezinaụlọ ọbụla họpụta otu onye. E dekwara aha ndị niile a họpụtara nʼakwụkwọ. Ya mere, nʼụbọchị mbụ nke ọnwa iri, ndị a malitere inyocha okwu ndị a. Mgbe ọnwa atọ gasịrị, ya bụ, nʼabalị mbụ nke ọnwa mbụ nʼafọ, ha rụchara ọrụ banyere ndị ikom lụrụ ndị inyom mba ọzọ. A chọpụtara nʼetiti ụmụ ndị nchụaja, na ndị a lụrụ ndị inyom si na mba ọzọ. Ndị si nʼikwu nwa na ụmụnne ya bụ, Maaseia, Elieza, Jarib na . Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma. Ndị si nʼikwu bụ , na . Ikwu : Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na . Ndị si nʼikwu : Elioenai, Maaseia, Ishmel, Netanel, Jozabad, na . Nʼime ndị ị: Jozabad, Shimei, Kelaya (onye a na-akpọkwa ), Petahaya, Juda na . Nʼime ndị na-abụ abụ, Eliashib. Nʼime ndị nche ọnụ ụzọ: Shalum, Telem, na . Nʼetiti ndị ndị ọzọ: Site nʼikwu : Ramaya, Izaya, Malkija, Mijamin, Elieza, Malkija na . Site nʼikwu : Matanaya, Zekaraya, Jehiel, Abdi, Jeremot na Ịlaịja. Site nʼikwu : Elioenai, Eliashib, Matanaya, Jeremot, Zabad na . Site nʼikwu : Jehohanan, Hananaya, Zabai, na . Site nʼikwu , Meshulam, Maluk, Adaya, Jashub, Sheal na . Site nʼikwu -, Adna, Kelal, Benaya, Maaseia, Matanaya, Bezalel, Binui, na . Site nʼikwu : Elieza, Ishija, Malkija, Shemaya, Shimeon, , Maluk na . Site nʼikwu , Matenai, Matata, Zabad, Elifelet, Jeremai, Manase na . Site nʼikwu , Maadai, Amram, Uel, Benaya, Bedeia, Keluhi Venaya, Meremot, Eliashib Matanaya, Matenai na . Site nʼikwu : Binui na , Shelemaya, Netan, Adaya, Maknadebai, Shashai, Sharai, Azarel, Shelemaya, Shemaraya, Shalum, Amaraya na . Site nʼikwu : Jeiel, Matitaia, Zabad, Zebina, Jadai, Juel na . Ndị a niile lụrụ ndị inyom site na mba ọzọ. Ha zilagara ha na ụmụ ha.
Every verse in Ezra 10
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.